|
rubi (f)
|
Unu jisie ike n' thread a
@ify nwannem nwanyi kedu?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rubi adim nma. o na adi new every morning,the faithfullness of nwoke ahu bi na elu. ole onye huru Darfurrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrr? o fuola na piccadily hotel ka o furu na i di process of ndaba na ime  Darfurrrrrrrrrrrrrrrrrrr oooooooooooooooooooooooooooooooh oooh choochi ebelebe igba 
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Ke maka Igbo ndi Alai na ndi Item? I maa ihe ndi ahu asu? @ Ifyalways, amaghi m onye I na C bu, mana o gaghi eme ka m hafu isi ha na ha agbaliala. Congratulations to them.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ke maka Igbo ndi Alai na ndi Item? I maa ihe ndi ahu asu?
@ Ifyalways, amaghi m onye I na C bu, mana o gaghi eme ka m hafu isi ha na ha agbaliala. Congratulations to them.
lol igbo ndi alaye na Item bu diff topic  mmirima m na okpowo .i hotara ifem kpayisa ?  Ikomi bu I ,o bu nnam ochie na threadia na ife na ime mmuo  C bu erhm Pinky,a mataram ya na thredia too.ihe ha abuo na amasim nke ukwu.well,i would pass your msg on to them.ihe oma rute kwa ha aka,rute mu na gi  C na I Congrats  Ikomi,lol,obere mmai for the afos sake 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Ihe ina ekwu buru ezi okwu ozo kwa oburu ezi okwu asi m ka ha luo nke oma
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ihe ina ekwu buru ezi okwu ozo kwa oburu ezi okwu asi m ka ha luo nke oma
lol owu eziokwu.ha abuo achoghi ibia me testimony so am doing it for them. Nairaland is good,its fun,its erhm its sweet  i can't lie to you nah,o bu eziokwu and anyi nile di happy for ha abuo  Ikomi,lol  iwe wee gi,i puta kwuo word  Pinky baby,lol u know now  am karid  I na C 
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
lol igbo ndi alaye na Item bu diff topic mmirima m na okpowo .i hotara ifem kpayisa ? Ikomi bu I ,o bu nnam ochie na threadia na ife na ime mmuo C bu erhm Pinky,a mataram ya na thredia too.ihe ha abuo na amasim nke ukwu.well,i would pass your msg on to them.ihe oma rute kwa ha aka,rute mu na gi C na I Congrats Ikomi,lol,obere mmai for the afos sake mba. . . I didn't understand. . . Mmirima m na okpowo. . . all I could pick out of that was mmiri, m and na, although I doubt na o meaniri what I'm thinking. I don't know what okpowo is. Ihe m si juo bu maka nne m. Nne m bu onye Alai (or Alaye as you wrote), but o naghi asu ya na ime ulo. Maybe mgbe ufodi, o ga-asu ntakiri, but that's all it is. . . ntakiri. I understand the little she speaks, but not enough to communicate with my grandmother, uncles and aunts on her side of the family. Oh okay, ama m onye Ikomi bu, mana adighi m sure ma m maa onye pinky wu. . . nsogbu adighi.
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
bikonu onye wu pinky  gwanu darfur ka m mara de latest.
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Bia onwediri onye mara ebe Ghettochyk no? Otekwala m huru ya last?
Hmm Ikomi ya gazieee . . asili gubva agbara . . ma o buru ndi onicha
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Congratulations ikomi and Pinky C 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
gini mega ebe a taa  toshmann na ekele o
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
toshman, kedu ije? imakwa na presido si na mu na gi bu otu onye 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
toshman, kedu ije? imakwa na presido si na mu na gi bu otu onye  oleekwanu udi mpkari a ga akpo nke a now? o wu ihe iji na achi ochi? gi na onye na achikwanu ochi  @presido iji style n'akpo otele okwa ya? i choro ikpari m. otele n'achikwanu ochi. ataghi m gi, unu lechara toshmann nwa mama, nwoke mara mma. oji nwanyi mere enyi, si na mu na otele bu ofu onye. imakwa na amara mma well well? kedu ka i ga esi akpo m otele.
|
|
|
|
|
|
Kiss26
|
Umu nne m na umu nna m kiss26 na ekne onu oo. Ihe unu na ede ebe a na akpa ochi, Otele aha gi nke a di kwa somehow  agaba123 ndewo,Ifyalways ama m na ahu di. Rubi nara ekene m. Toshmann 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Umu nne m na umu nna m kiss26 na ekne onu oo. Ihe unu na ede ebe a na akpa ochi, Otele aha gi nke a di kwa somehow  agaba123 ndewo,Ifyalways ama m na ahu di. Rubi nara ekene m. Toshmann  Tosh mekwaa ososo. Okwa ihuru sign a na-enye gi ugbo a. O ji umunwanyi mere enyi. O bughikwa emecha ugbua i bia bewere m akwa na-anapula gi Kiss. Lekwa Kiss dikwa interested. I mee ngwa ngwa, I meghara odachi
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
oleekwanu udi mpkari a ga akpo nke a now? o wu ihe iji na achi ochi? gi na onye na achikwanu ochi  @presido iji style n'akpo otele okwa ya? i choro ikpari m. otele n'achikwanu ochi. ataghi m gi, unu lechara t oshmann nwa mama, nwoke mara mma. oji nwanyi mere enyi, si na mu na otele bu ofu onye. imakwa na amara mma well well? kedu ka i ga esi akpo m otele.ABIAAAAA  So i'fe ina kowara anyi bu na otele joro n'jo di egwu,gi wa mara nma ,okwa ya?
|
|
|
|
|
|
ibkaye (f)
|
kedu! 
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
kedu!  egbe e nue dake jooooo,kilo tun she mbi bai?
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
otele ataala ahuhu na threadia. common toshmann si na ya ka m mma. kiss hapukwa toshman aka o, gaa juo ase. toshman na emekwa ncha.  toshman. . . amaghim ihe m ga agwa gi, ma were nkea . . 
|
|
|
|
|
|
ibkaye (f)
|
egbe e nue dake jooooo,kilo tun she mbi bai?
loooool, i understand that 
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
otele ataala ahuhu na threadia. common toshmann si na ya ka m mma. kiss hapukwa toshman aka o, gaa juo ase. toshman na emekwa ncha.  toshman. . . amaghim ihe m ga agwa gi, ma were nkea . .  bia otele na toshmann,unu ibuo zi anyi pictures unu,kayin mara onye ka mma onu ni'ne unu ne me ebea,amamu na u ga jo'njo vuru otele naka  biko unu zi anyin pics jooooooo,pics kanyi cho e fu
|
|
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
akuko ka ina ko,asimu gi na otele zi anyi pics unu,unu kusi i'ne me onu as for d cutie in my profile,okwa okpara mu nwoke bu onye'an  ina cho pics imu,mba ,mweputere unu pics mu,unu nine na chuari ibobabe ga rapu ya bido chu wa mu kedi ife mere nu,mji we ,wepu my pics na profile,umu nwoke ne nyen mu nsogbu  so gi na otele wepute pics unu ,ka mu na ify and co,judge ya ofuma
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Congratulations ikomi and Pinky C  lol gwa ha ooooo Mana cherekwaa a nom na nro hu ebe SNAZZY D. na ebe akwa na atu gi aka.ole ihe i mere ya?iji ya ugwo utaba?Romy gakwa kwuo ugwo iji  gini mega ebe a taa  toshmann na ekele o Ikomi na Pinky na agba nkwu tata  Also Otele na eme birthday na Ohio  Umu nne m na umu nna m kiss26 na ekne onu oo. Ihe unu na ede ebe a na akpa ochi, Otele aha gi nke a di kwa somehow  agaba123 ndewo,Ifyalways ama m na ahu di. Rubi nara ekene m. Toshmann  hmmn KIss i hope na amakwam onye ibu?  ole otu i siri lecha anyi nile anya,o buru Tosh ka i di kool with?hmmmn i makwa ebe i na aga?tosh a bughi kwa anu oriri.  @Chineyem,ge nti  mmirimam = nwannem okpowo = ego igwe  i hosara ihem kpaiyisa= i hotara ifem na ekwu ?  @rampant,biko enyim nwanyi Morenike ole current name o na aza ugbua?  a chorom ikwa ya okwu mana i have lost count of the names?ole onye o bu ugbua?ndeewo  rotflmao I na C  bikonu,i swear with Otele Otele  ,i wont talk again mana unu sendiriam pic nkem biko  lol,a nurum na ala "AW" na ekwo ekwo today,efe enyero  latest models of ugbo ndu,cheeei ego igwe amaka  onye si na ego Oyibo adighi nma ya lekwa Otele Otele kissie  okwa after wedding party bu na " all seasons"  anyi na abia  congrats and happy married life  @Pres bia ASAP,oku di over  @all weekendi oma nu and lol echi wukwa uka 
|
|
|
|
|
|
|
|
ibkaye (f)
|
kedu 
|
|
|
|
|
|
spicesp
|
please my fellow nairalanders,i need an emotional help badly now.why re men so stupid and heartless when it comes to dating?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
kedu  lol o di nma  alafia  kilo n shele?awa egbon wa nko?erora mama  Ibk Its been ages?what ups with ya shortie Saucekid?  please my fellow nairalanders,i need an emotional help badly now.why re men so stupid and heartless when it comes to dating?
ewoooooo wrong moves  it landed at the wrong place. well,some men are brutes,brutes and beasts,its a pity ! ndo.be strong ooo,cry,moan,grief but Get over it ! better days lies ahead  BTW was it an igbo man that just dealt with u? 
|
|
|
|
|
|
ibkaye (f)
|
@ify mo wa pa ese gann oremii, iwo nko, emabinuu ko ye na igbo hehehehe, saucekid? mi o mo o 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@ify mo wa pa ese gann oremii, iwo nko, emabinuu ko ye na igbo hehehehe, saucekid? mi o mo o  t'dit quoi? iwo lo omo jare.lol, this Yoruba hard ooo.erhm,kilonshele ore mi Morenike?kini orukoe nsi now ma o bu shit sef  ogaju.toujour ban,kilodee? Regarde,ore mi meji afe marriage aujourdhui,adukpe Jesu  lol IBK am fine,make i no bite my fragile tongue.r u denying saucy now?i fear women 
|
|
|
|
|
|
ibkaye (f)
|
hahahahaha, deny ke? not me o, just that he has not been around for a while, Morenike? o wa fine, ban ke? no no no lol, good to hear everything is fine 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hahahahaha, deny ke? not me o, just that he has not been around for a while, Morenike? o wa fine, ban ke? no no no lol, good to hear everything is fine  Ok but whats her current ID.is it Missy B?i have been trying to say hi to her but i just can't seem to place my hands on her ID.  who is she now? ngwa what of Tufe na Ituen,ya old flames 
|
|
|
|
|
|