|
ibkaye
|
hahahaha old flames! they're fine i think  ahh, morenike's current ID is 'Ruby_Pearl' catch her quickly before she has to change it again 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
@Chineyem,ge nti mmirimam = nwannem okpowo = ego igwe i hosara ihem kpaiyisa= i hotara ifem na ekwu ?
Ahosara m ya ugbua. Also, adi m familiar with 'ihosara" and "kpaiyisa". I just didn't understand "mmirimam" and "okpowo". M nah'aju nne m ma o nwere ike ina-asu Alayi. So far, o kweghi. Mgbe obula m choro ka o suo ya, ya asi mu. . . "hafu m eka". Ihe o na-asu na ulo bu Ngwa, maka nna m bu onye Ngwa. O na-ewuta m na mu enweghi ike inu ihe onye obula no na her side of the family na-ekwu. Anyway, i meela. Igbo ana m ekele unu oo! Ekele baa mba! (I believe that's what the way my mother says it)
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
what is this sanu girl called ibkaye doing here? 
|
|
|
|
|
|
ibkaye
|
what is this sanu girl called ibkaye doing here?  i may be an hausa, but i am igbo at heart, kind of 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@ChineyeM ,nsogbu anoghi.nne nnem bu onye mba mmiri mana o na su igbo karia m.almost all dialects sef,o bu onye ahia azu na crayfish  ,same thing here,o naghi ekwe akuziri anyi.i na emekwa?i nonu too far,mmanya na ihe oriri juru na ala Owerri ugbua courtesy of Ikomi na Chiamaka  i may be an hausa, but i am igbo at heart, kind of  its a promise,i would get u a sweet,responsible,rich igbo bros for keeps rampant ole ije?okwa i si na i maka?lol so anyi ndi joro njo eji apu court a ga emekwanu olee?anyway,m jogodu njo ihu,ugwum na enweta oku di egwu  a mam a kulite bandi elu,azu,a cote na chamfa  juo Pres 
|
|
|
|
|
|
ibkaye
|
@ify i trust you, you know i trust you 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
gooood girl. keep believing and trusting.da miracle is almost hia 
|
|
|
|
|
|
rampant (f)
|
@ify nwan ne in a to mu ochi,ama mu na ibu asa,imara mma nwanyi ,chefukwe na adi ma fu gui,mana your replies e zigo mu na ibu udala na to ezigbo uto  heheheheh rapu toshmann na si na pics imu adiro na profile,ewepuru mia biko,before dimu egbuo mu ,because too much mails no na bata my email afamu ozo bu akwa nwa  obu ife fa na kpo mu,mana amamu na gi nwa bu ify,ga ma ezigbo mma,its obvious  iga kamu mma ify,no doubt 
|
|
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ify kedu kwa onye nke bu snazzy D? aka m dikwa ocha 
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
hmm snazzy D luru di na Marchromeo a ga m ekwuchitere gi na nke a. Aka gi di ocha.
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Otele nwere ndidi . . .ndo
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Okwu m buru na romeo aka ya di ocha na nke a . . . a mara na O bu anya ahu . . .ma na Snazzy aluola di
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Okwu m buru na romeo aka ya di ocha na nke a . . . a mara na O bu anya ahu . . .ma na Snazzy aluola di
kwusi i quotem ooooooo tutu oluo di,Mr onye aka ebe,i nwere ike i kowara anyi ihe mere na "enugu"  agaba wepu aka na ubo na ubo ga ebutere gi oria  ok,i give up.aka Romy di ocha for once
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
ewooooooo, wipes his tears gently n softly biko ebezina akwa. ona emetum obi nke okwu. onye si ejoro njo? tell me let me deal wid da person! n onye is ibobabe? jus hapuha ehh, mana stop cryin ooo i realy tried ma best there lol
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
chei gunchester
O di m ka I bu onye gunner . . . I ma ebe a no
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
lol gunner 4 lyfy naa. awum a gunner so atrayi kwanam oo maka anyi di dangerous lol 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
i chere na m abughi onye gunner, A bu m gunner na-ekpo anwuru
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
haahahhahahahaah sorri o. ama hum. anyi di hott naa, inshot anyi di 2much akwaya?
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
anyi di more than too much. hapuchaa ihe na-emenu . . . onye choo egwu ball, buru bia emirates lol
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
lol ha nile macha what we can do mana ha di jealous maka owu nani anyi ji di gunz lol. ha cherekwe ka this new season bido. anyi ga abia with no mercy!
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Nne I ji ya. kedu maka gunchester?
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
gunchester dikwa mma oo n'eche 2 fire their gunz lol. where u at? kedu otu odii???
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
O di mma nne
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Kedu ka imekwanu?
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
adimma ooo. jus na alota from church few mins ago. giwa kwanu?
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
a di m mma too. daalu for asking. otego munwa latara Uka nke m.
Kedu ihe I na-eme n'obodo chester?
|
|
|
|
|
|