|
ZuluNation (m)
|
@ toshman
My brother thank you so much that was very funny. There's a thread about Igbo/Yoruba beauty I would love to copy and paste the last paragraph for our haters to read and weed. Of cause with your permission first.
My brother how did you learn to write in Igbo so well ?
|
|
|
|
|
|
2fine4u (f)
|
waoh toshmann na u biko ooo. u too much my brother. chai i wish obu m wu di asampete nwanyi u r admirin
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
waoh toshmann na u biko ooo. u too much my brother. chai i wish obu m wu di asampete nwanyi you're admirin buh 2fine4me, u are asampete aint u? i always steal a glance at ur profile each time i'm on nl. 
|
|
|
|
|
|
Smashing! (f)
|
Cha Cha Cha Igbo Kwenu! @toshman I bu nnukwu mmanwu! I bu onye eji etu onu! Dalu O!
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
Toshman, daalu nna. Rapu some ka fa n'fake. Ha ga na thread ozo sucha igbo ha abia ebe a si na fa amaghi asu igbo. Daalu nna mo.OO nne gi muru gi.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
onye ibo na amaghi igbo asu no na nsogbu. okwa anyi ncha no obodo oyibo, ifu ndi italy, ha na asu italy, ndi spain na asu spanish ebe obula ha no. ya mere onye asusu ya na eme ya ihere efuola cha cha. abiakwa n'oyibo, toshmann nokwaya chim chim, abia n'igbo, toshmannu bu baba. biko mutawa nu asusu anyi o. okwusighi gi isu oyibo. ndi asampete n'egenti, ndewo nu ooo 
|
|
|
|
|
|
2fine4u (f)
|
toshmann ekele m gi ooo. the okwuru oha 1 of Igboland!!! ndewo ooo 
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
toshman bu ga ga n'ogwu 1 of Igboland.
Igbo kwenu
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
Babyosisi, you just reminded me of my grandfather. Ozo ekwomibe. He used to say ga ga n'ogwu but I never asked him what it meant but I liked the way it sounds. Please what does it mean?
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
To be honest with you I can't interprete it literally but I think it means a powerful person of some sort.
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
Thanks baby. That must be it because there was this guy he used call that whenever he came to our house. Baby why ka iji aza babyosisi. O miniri na I siri ike. Biko gbam okpa n'eze , the thing na-ato ochi. 
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
I just thought about babyosisi don't know why.lol
edygirl kwanu . Ezigbo aha gi or Edwina or Edna or Edsheniqua lol
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
Haha maybe Edwina lol
|
|
|
|
|
|
|
|
Txlonghorn (m)
|
Ndi Igbo kweno!!!
Proud Anambra man is says Hi to all my Igbo brothers and sisters
|
|
|
|
|
|
chinani (f)
|
Where We Be: Abia state Aro/Ohafia Local Goverment Villiage: Ihechiowa not far from Umuahia Igbo kwenu! Igbo kwenu! Igbo kwezuee!From page 1: I don't think you invited to this meeting of umunna. so just walk on by.  LMAO! That's killa!  Igbo kwenu! Igbo kwenu! Igbo kwezuee!
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
toshmann ekele m gi ooo. the okwuru oha 1 of Igboland!!! ndewo ooo  toshman bu ga ga n'ogwu 1 of Igboland.
Igbo kwenu
lekwaaanu m ooooo  echiela ha toshmann echichi  mbano eeeeee. toshmann bu zi chief ooo. site taa gaba n'uhi, onye obula choro ikpo m ga akpo m ezigbo aha m n'uju ya. nke bu, , , , toshmann nwa mama, okwuruoha 1 of igboland, ga ga n'ogwu 1 of igboland, agbusi gbara otele 1 of igboland.  toshmann achigbuola onwe ya. umuigbo di uto 
|
|
|
|
|
|
Smashing! (f)
|
toshmann nwa mama, okwuruoha 1 of igboland, ga ga n'ogwu 1 of igboland, [b]agbusi gbara otele 1 of igboland[/b].
toshman isi na ibu agbusi gbara otele1 Dalu nna isiri ike. Ana m ewiliri gi aka elu ooooooo Ana m ekele ooooo
|
|
|
|
|
|
Nutter (m)
|
Ndi nke m,
Just making my rounds and decided to stop by to pay my respects.
Ndewo nu. Jisi nu ike maka ndi afo nsi ju le ju eba. Chukwu Gozie Unu.
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
@ nutter obele mmadu a gi na ya n'eme argumenti na thread nke ozo,o di mu nno k'am ma chi sie ya nno ezigbo nti. udi nke a a nakpo dirty slap na okwu bekee.
The boy di very annoying. Onye delta Igbo si na ya aburo onye Igbo obele mmadu.
|
|
|
|
|
|
babe1 (f)
|
toshmann n mu wa bu okwe si li eze one of delta! eze nwayi nke n nu kwu! omg! Ogi na akpo. hahaha
|
|
|
|
|
|
earthrealm (m)
|
o, mu be odogwu n\enu odogwu one of igboland, anu ana agba egbe, ona akpa nni!! kunaka!!!! 
|
|
|
|
|
|
earthrealm (m)
|
hey.abum onye igbo, oguta.imo state!! 
|
|
|
|
|
|
superman (m)
|
superman na ekwo na si , na oweru ife na emenu ! no shaking
god bless united nigeria!
darunu umu oma!
|
|
|
|
|
|
Nutter (m)
|
@ nutter obele mmadu a gi na ya n'eme argumenti na thread nke ozo,o di mu nno k'am ma chi sie ya nno ezigbo nti. udi nke a a nakpo dirty slap na okwu bekee.
The boy di very annoying. Onye delta Igbo si na ya aburo onye Igbo obele mmadu.
 Nne, rapu ya ka o ne kwu eli ka onye fa gbuwa l'isi. M weta ya n’ilo . . . anyi ga e nwe ezibote 'disagriment'. Okwa i wota ife m mean? Ndi b’anyi si na: Agwo emeghi nke o jiri buru agwo, umuaka achiri ya hie nku. Ndewo.
|
|
|
|
|
|
NINETOFIVE (m)
|
 Nne, rapu ya ka o ne kwu eli ka onya fa gbuwa l'isi. M weta ya n’ilo . . . anyi ga e nwe ezibote 'disagriment'. Okwa i wota ife m mean? Ndi b’anyi si na: Agwo emeghi nke o jiri buru agwo, umuaka achiri ya hie nku. Ndewo. Nna rapu fa, facholu Ibu fascist mana fa enwero number, Ndigbo ekenemu unu, Igbo kwenu.
|
|
|
|
|
|
chi-baby (f)
|
igbo mmammanuooooooo!! from mbierri but ma mum is 4rom ejemekuru in uguta.indi igbo ibem dalu nooooo!!!!!
|
|
|
|
|
|
2fine4u (f)
|
Umu Igbo ekele m unu ooo
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
Ndewo kwa nuoooooooo.
This is the only thread that gives me joy. I've been fighting with Mohammedans in the religious threads.
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
That's their nature. You can't change that. I hate going there too. I just stay where I will be laughing and relieving myself of so much stress. I ain't got time for an unending argument. Defintely not for me. Got so many things that give me headache already.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
o bu ihe kpatara o ji di mkpa ka ikwu o toshmann ugwo ka on'emere gi ihe ochi. k'am gwa ndi alakuba ahu n'akpasu gi iwe ka ha ga nwuo ra onwe ha n'efu
ndi obi onugbo
|
|
|
|
|
|
edygirl (f)
|
@ Toshmann Ga ga n'ogwu, Oji okada ari elu, nwoke obuso ya nwere ike ibu nkata ose mmiri n'isi, I biala? O bu oke mmanwu k'ibu. Bia daa m aka n'obi na iwe juru m ahu. Bia bia mee m ihe ochi. But as oke mmuo I bu biko rapu okwu ego. Mee nwanne gi ihe ochi for free.
Ndi igbo lekwa aka m na okpam k'odi n'elu na- asi unu mma mma nu. Daalu nu Olisa gozie unu nile.
|
|
|
|
|
|