|
ChinenyeN (m)
|
Enweghi m ike ya. Ebi m na U.S. and ego adighi m ga-iji akwuo ugwo ugbo elu, feeje U.K. ugbu a. Unu ga-eseta emume Iri Ji ahu?
|
|
|
|
|
|
presido1
|
Umu Igbo ibem, o wu gi ni na eme unu. Amaram okwa maka emume iri ji nke umu Igbo UK, mana onweghi onye kwuru ma oga eje ya wu emume. O wu na unu amagi ihe wu iri ji ka owu Iwa ji?.
Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto. 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
@ andre. munwa enweghi okwu na topici~a, maka na ebim na nigeria. ka iri ji unu na ala eliza gazie nke oma.
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
@Throttler: Ya dikwara gi nma. Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto.  emume wu na 08/11/2009. Abali asato nke onwa irinaotu, na afo 2009. Umuigbo amaka. O wu onyinye chineke nyere ndiigbo. Anyi wu otu (ICSN) na akwalite omenala igbo na ihe obula gbasara ndi ntorobia (youths) igbo na obodo UK. E som na akwalite ya wu ogbako.
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Enweghi m ike ya. Ebi m na U.S. and ego adighi m ga-iji akwuo ugwo ugbo elu, feeje U.K. ugbu a. Unu ga-eseta emume Iri Ji ahu?
Okwu gi mara nma. Anyi na eseta ihe dum anyi na eme. Ana egisikwa ya na ihe onyoyo nke BEN TV Channel 184 (BskyB). Anyi na etinye kwa ya na yutubu. Onwe kwara oge Joyce Ohaja bia bia esetara ya ndi AIT Nigeria.
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Bia nwokem,i ga alakwa?afor agwula ooh. I na e nweta oku.very low voltage  December is still 2 months away. Anything can still happen. Ikomi Low Volatage, when am connected to the national grid?  Ifyalways dont touch_ _ _ _ I mean dont try me. 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ikomi, heeeeeeeeeeeeeeeee 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Andy umu asa jikwere na picture ndia no na websiti icsn, kedu oge ana eme iri ji a? eji m na aka na aga m ano obodo eliza oge ahu ka m bia haziri nwa ngboto.  Look,Ngboto is not limited to females anymore,at the rate gi na Ikomi na aga,luo nwanyi. . .Mba,muo nwa . .mba,am sorry but gi na Ikomi a ghola Senior Ngbotos.Recycled men  December is still 2 months away. Anything can still happen. Ikomi Low Volatage, when am connected to the national grid?  Ifyalways dont touch_ _ _ _ I mean dont try me.  Enyi ga nojuo odu somewhere.Gini ka i puru ime m?Nada . Codewit  Ihe a wu codewit anyi?Aka na emebe omaricha egwu igbo na Youtube . . .I cant thank you enough  Imela Codewit.  More blessings bro. Darfur,Darfur,Pres-elect,u go wound oooo.  Romanus,udo adikwa.O nwere obere nkpankpa kpara na Spain,i hope na gi na nwa Guinea gi di safe?otu rove  Chineye,Andrew na throttler,ekele m.
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ify meruo m ahu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Pres-elect  Pres-elect  Pres-elect  Ka m hapu ikwu anything ugbua.ochi ka m na achi.Kedu ka i mere?i ga alakwa ekeresimesi?ala wu otu no go work this year oh.
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ada bekee  , okwa onye rijuru afo ga alaru ulo  , nna m gara amerika, umunne m nile no na amerika. kedu ka m ga eshi ala ulo? a choro m i ga atlanta next month, by the time m ga alota london, ara ga ada m n'ala, agaghikwa m ahu period-u m. then gwa m otu m ga esi eru ulo? owu m garuo ndi village atuora m utu nye m ego m ji alaghachi london 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
I choro i ga Atlanta?ga mee gini?ga choro nwanyi ozo?  So i choghi ilota bia gba nkwu m Dafur,i choghi ibia mata ndi muru m okwa ya? Gawazira onwe gi,a choghi zim.  Lol,on a serious note,i huru na afor,o buru na Ikomi na Presido a loghi bia choro nwanyi luo,ihe di abuo,otu ga eme.
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Ify, ya diri gi na nma. Ngbaghari ka nku. O wu maka mmemme iri ji na bia na ihu na Londonu. Anyi ga eme nga ike kwere anyi. I cho hall, nmonwu, Igbo dancers, di mgba, eze ji, na ihe ndi ozo juru m na di otu anyi ahu. O ga dicha nma. Mana omewere ma chi ekewe, onye uta atala ya. Chigo zie umu Igbo dum no ebea.
|
|
|
|
|
|
My luv! (m)
|
(hurriedly picks up pen & paper) Dear Ify,biko Pres gawara onwe ya, o ga-amasị m ma mụ na gị , (ouch! ink finishes) @Andre, I nwere ike i kọwaara m ihe mere na Kano ngwụcha izu gara aga? Ya bụ ọkpụ goolu anọ asaghị asa nwere ka ọ dị. Ọ bụ etu a ka ha ga-esi bute ya bụ iko mba Afrịịka? Igbo Ekelee m o!
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
My luv. I Ji ya. Heartland ji otu okpu golu ana asagi asa we merie ha na ugwuawusa nke kano. (five nil aggregate). Ha ga agba ndi TP Mozambe nke Congo Dr na Owerre na ubochi 02/11/2009. Heartland, o wu akwa unu nwe aka.
|
|
|
|
|
|
ezeagu (m)
|
New Yam festival in Lagos?  Is there an Eyo festival in Enugu or a Durbar festival in Ibadan? 
|
|
|
|
|
|
oyinda. (f)
|
New Yam festival in Lagos?  Is there an Eyo festival in Enugu or a Durbar festival in Ibadan?  just like celebrating naija independence day in UK or US. ethnicity or nationality is not always limited to geographic boundary. u can celebrate it anywhere there is enough population for it  mr ezeagu
|
|
|
|
|
|
udezue (m)
|
Amara Chizule Ndi Igbo. Amara ka mma we. Igbo kwenu!!!http://www.youtube.com/watch?v=9qI-44RBng0
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
ada bekee  , okwa onye rijuru afo ga alaru ulo  , nna m gara amerika, umunne m nile no na amerika. kedu ka m ga eshi ala ulo? a choro m i ga atlanta next month, by the time m ga alota london, ara ga ada m n'ala, agaghikwa m ahu period-u m. then gwa m otu m ga esi eru ulo? owu m garuo ndi village atuora m utu nye m ego m ji alaghachi london  nke ahu wu ara katapult and periodu blue  . Look,Ngboto is not limited to females anymore,at the rate gi na Ikomi na aga,luo nwanyi. . .Mba,muo nwa . .mba,am sorry but gi na Ikomi a ghola Senior Ngbotos.Recycled men  :DEnyi ga nojuo odu somewhere.Gini ka i puru ime m?Nada .Codewit  Ihe a wu codewit anyi?Aka na emebe omaricha egwu igbo na Youtube . . .I cant thank you enough  Imela Codewit.  More blessings bro. Darfur,Darfur,Pres-elect,u go wound oooo.  Romanus,udo adikwa.O nwere obere nkpankpa kpara na Spain,i hope na gi na nwa Guinea gi di safe?otu rove  Chineye,Andrew na throttler,ekele m. nne nda aga imere? ndewo. umuigbo nile no nebe~a ekele mu unu.
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
umunne m adikwa m ndu o, owu ihe marriage na eme. nwatakiri a anaghi ekwe nwa mama n'uo mmiri togbo iko. and achoghi m ka omata maka nairaland, unu manu why  , tupu ya abia ebe a were anya ya hu ahuru m nyuru na websaite-ia. ihe a owu otu marriage di? every night nkwari  . . . mana the thing wu na this babe a-subject-uola m to only ''one soup'' for the rest of my life  . . . kedu ka nwa mama ga esi eri nani ''egusi'' everyday/night?  . . . yet everyday m puta umuoma agbaa plural on the way, m si ka m make-ia move, m hu my wedding ring  ihea awughikwa bed of roses m che na o ga awu o  . . maka na nwa mama need-iri occasional ofe ''ogbono''  okwa unu ghotara  . . . . anyway, so far so good. ya kwuba 
|
|
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
umunne m adikwa m ndu o, owu ihe marriage na eme. nwatakiri a anaghi ekwe nwa mama n'uo mmiri togbo iko. and achoghi m ka omata maka nairaland, unu manu why  , tupu ya abia ebe a were anya ya hu ahuru m nyuru na websaite-ia. ihe a owu otu marriage di? every night nkwari  . . . mana the thing wu na this babe a-subject-uola m to only ''one soup'' for the rest of my life  . . . kedu ka nwa mama ga esi eri nani ''egusi'' everyday/night?  . . . yet everyday m puta umuoma agbaa plural on the way, m si ka m make-ia move, m hu my wedding ring  ihea awughikwa bed of roses m che na o ga awu o  . . maka na nwa mama need-iri occasional ofe ''ogbono''  okwa unu ghotara  . . . . anyway, so far so good. ya kwuba  Lekwenu Tosh onye nke m. I si nwanyi mere gi nini? Ewo Tosh nno! I notukwanu I dabata ka anyi mara how far. I mana esoghi m na ndi si na I no na nga. A ma m na I na-alu umu oma juru obodo obama. He he ofe ogbono di uto ma etinyekota ya na egusi. Anu a na-agba egbe O na-acho condom I gbakaria ya O siwe imi na g-string ka ebule I chokwa I gba ozo owere tabie g-string ka mkpi The crown prince of umu mkpi O huru ikpu kwe onwu 1 of nairaland. Nnoooo
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
(hurriedly picks up pen & paper) Dear Ify,biko Pres gawara onwe ya, o ga-amasị m ma mụ na gị , (ouch! ink finishes)
There luv  So i na ekpe ekpere ka choochi gbasa na etiti mu na Nwa Darfur?o gaghi a work-u.Owu mu na Darfur.taa,echi na nwanne echi. Onye Apari.kedu ka eke si anya anwu?Felimbobo kwanu?  Amara Chizule Ndi Igbo. Amara ka mma we. Igbo kwenu!!!http://www.youtube.com/watch?v=9qI-44RBng0
dalu. Ada,Mazi~~Throttler~~  kedu maka Oziomatv,Ogamba,GC na nnenneigbo?
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
ify, i na'ede articles??? onwere ebe nhuru post~u gi about ide articles on freelance i think. ***i am off to check the site****. i am on elance, but nde ahu anaghi ewete oku. 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
akirika,  . . mmanwu mbano adabatala. chineke emeela. ebe toshman luru nwanyi, muwa bu darfur ga alutaririla nwanyi. ify, nye m direction village gi . . . .ngwa ngwa ngwa @my luv ihe a wu ihe mere m ji kugbuo mmadu na jos
|
|
|
|
|
|
skybeauty (f)
|
Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi.
Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe. Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi. Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe. Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo
obu eziokwu na umu nke mu anaghi asu igbo, mana mu na dim akpaziela na anyi ga ebilite isu asusu igbo n'ujo anyi ka umu anyi nwere ike ighota ma isu asusu igbo.
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
kedu ify nne, nda ebe ino? e n'eme missing in action. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Throttler,Ada a nom ya kama weekendia di hot  ukwu na ahu nile gwuru m Darfur,  Skybeauty  nno na ulo ndi igbo. Throttler,Yes,a nam ede articles mgbe m nwere ohere.O na eme m i sharpen my brains,imanu na i ga eme research b4 i debe articles plus the little money it brings.Biko,i gaa na freelancer zere ndi India na Pakistan,ha na enye the main work as sample bia gwa gi dee ya and when u do it,u are indirectly doing the work free of charge for them.They are always on the look-out for new writers.
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Igbo rie nuooooooooo, nuo nu, zuo nuoooooooooooooo. O na ato obi uto na odinala na asusu igbo anyi abughi ihe ga-efunari anyi na nso, o ga-bukwazi ihe ziri ezi ma oburu na anyi na ekuzuri ma na agbazikwara umu anyi odinala na asusu Igbo otu kwesiri ekwesi.
Andre Uweh jide ka iji n’ihi na onye asiri jide k’oji obughi ajo ihe. Nwada Ify dalu o na-ato m uto otu osiri ede ya bu asusu, dere gawaooooooooooo
O ga diri gi nma nkpuru nwa. O ga dikwa onye Igbo obula nma. Chukwu go zie asusu Igbo. The Igbo language will not die or go extinct. As a result, the association of Igbo Youths UK also known as www.icsn.co.uk does organise Igbo language classes for members every month. Anyi ga na ebulite asusu Igbo elu. Igbo anaghi anwu anwu.
|
|
|
|
|
|