|
throttler (f)
|
Throttler,Ada a nom ya kama weekendia di hot ukwu na ahu nile gwuru m Darfur,  Skybeauty  nno na ulo ndi igbo. Throttler,Yes,a nam ede articles mgbe m nwere ohere.O na eme m i sharpen my brains,imanu na i ga eme research b4 i debe articles plus the little money it brings.Biko,i gaa na freelancer zere ndi India na Pakistan,ha na enye the main work as sample bia gwa gi dee ya and when u do it,u are indirectly doing the work free of charge for them.They are always on the look-out for new writers. obinkita eh! okoooooooooooooooooooooooooooooo  . unu jirikwa ya nwayo, ihe di na nwunye n'eme mahogany trees na vita foam na nigeria di egwu.  odi nma, thank you. anomu online almost 24hrs in a day, mu na lappy mu. so oga adirimu nma ma ndewe articles maka ego ya as well as whiling away the time n ji n'aru oru. imela, amaram ndi india na paki as nde na'adighi nma na bussiness. mgbe anyi bidoro gemstone bussiness anyi newly, anyi send~iere ha gemstones, ha erie ya kaa ntu n'olu., and ha na ekweto onu ahia. so,i naturally avoid them  . agam e leru anya na the site mid-week(echi) oge nwere less work load online. thank you sssssssooo much.
|
|
|
|
|
|
My luv! (m)
|
Kpom kpom n'ebe a; mmadu o nokwa n'ulo a? Igbo bu Igbo mmammanu o! Ndu mmiri ndu azu: mmiri atala ma azu anwula,, birikwanu o!! chei, nri nkea atogbuo m 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
kpom kpom kpom . . . onye no ya? ifyy, ifyyyyyyy,ifyyyyyyyyyyyyyyyyyymmmoooooooo elee gi, winter abiawala ooooo
ka m jikwa nwayo gaa nuo tea ji churutu nke wu oyi sef . . . mmadu anwuo no obodo nke a
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
chei, lekwenu nde oyi n'atu  [sub][/sub] pres elect kedi natural blanketi gi 
|
|
|
|
|
|
madam L
|
Threadi nka amagbuo onwe ya, tata bu mbu mu n'ahu ya. Igbo ndi oma chineke gozie unu dum. Odi ka obu anyi juru NL?
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
Osisi!  Ifyalways!  Romeo!  NnenneIgbo!  Gethochick!  Presido!  Agaba123!  Moshege!  Toshman!  Ikomi! 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
throttler  ikomi, kedi ihe na~ewe gi iwe 
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
Ikomi O gi na-afio?
Kez kenafio? putara keduzi nke na -afio?
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Ikomi O gi na-afio?
Kez kenafio? putara keduzi nke na -afio?

|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Igbo wu Igbo. Anam eji ohere nkea na ekwupute ka ndi otu egwu bolu ukwu Heartland F.C si ji okwu golu abuo. ebe ndi TP Mozambe Congo sara otu, merie taa. Heartland 2:1 TP Mozambe. Agba nke ikpeazu ga bu na Congo na ubochi Nov, 8. Biko nu, na ekpe ekpere ka Heartland buo ya wu iko.
|
|
|
|
|
|
My luv! (m)
|
Ya bu asommpi toro m uto nke ukwu. Eji m n'aka na ha ga emeri ma buo ya bu iko.  Up Heartland! Unu wu ndi egwu!! @Andre, kedu stage unu no na ya maka ya bu emume Ndi Igbo? Igbo Ekelee m.
|
|
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ify ano m ya o, a ka m di ndu  toshman nwa mama. ihe di na marriage. anaghi ahu ndi luru nwanyi ohuru very often. ify okwa ighotara  . . . . . . maka na a di m very busy . . . very very busy . . .  faketan  . . . . anom ya oooo anu ana agba egbe . . . . . . . . o n'acho condom . . bible. . 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
taa nwunye m release-iri m, onweghi onye biara ama igbo taa  faketaaaaaaaaaan . . . . . eleee ebe i gara eeeeee. faketaaaann,  fake hapuga felicia ka felicia hapuga gi o o o o . fake ihe na ato uto nakwa egbu mmadu oooo. onye o bula bia o doro share ya, ya eruo turn-u gi, gi icho inwu na pant-i felicia. fake doro share gi lawa o. b4 aka akpara gi 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ebelebe igba nwoke m a obighachila  bia nwoke m, kedi ebe ibi sef 
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
Chei ewu ataa m igu n'isi olee mgbe onye nke jiri dabata no'ogbe a ? Tosh, the crown prince of umumkpi. Anu a na-agba egbe  Akporo m number feli O si m na m choo inweta ya n m kpoo number gi. Tosh a ga-a m agwa nwunye gi. Toshie anu a na-agba egeb O na-acho condom Ndewo umuibe
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Ndi Igbo unu anoola ee? Nma nma nu. Daa Ify, ekelee m gi. Ahu o di gi ikhe? Ndi ozo, jide nu nke unu ji.
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Heartland F.C, dibe dibe ndidi ka nma. Anam eweliri unu aka elu maka iru agba nke ikpeazu. Biko, Umuigbo, ka anyi na enye Heartland nkwado ka ha me karia nke ha mere na afooa. Yagazie re unu.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ify ano m ya o, a ka m di ndu  toshman nwa mama. ihe di na marriage. anaghi ahu ndi luru nwanyi ohuru very often. ify okwa ighotara  . . . . . . maka na a di m very busy . . . very very busy . . .  faketan  . . . . anom ya oooo anu ana agba egbe . . . . . . . . o n'acho condom . . bible. .  Ebelebe igba  Ijiji ha ndi choir/singing Ejule ha ndi nne-nwanyi Mbe ha ndi coat. Toshman ha ndi husband. Tosh biko i di sure na i bu husband ?  E nwere types of band.E nwere ; Rubberband. . . use and throway eg Ikomi,Presido. Blueband . . .use and keep for future purpose eg Faketan.  ,Youngies na Echelon. Husband Pres-elect,Darfur na Romanus.  Tosh jiri aka gi place yaself.  Chineyem dalu. Throttler na igbo nile,nke onye na eme di nma,Ya gazie. Hmmn,Presido na Fromuk just wedded last saturday Ebelebe igba,igba kiridim kiridim. @Nnenneigbo. . . .happy buffday,sister 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ify m  ada m ji eme onu. nne biko etinyekwala aha mu na romanus na otu sentence again.  onye ahu di more like toshman than darfur  darfur di special . . one and only, no duplicate no photocopy 
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
ify m  ada m ji eme onu. Pres-elect, Jesoul(f) si mu kele gi. 
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
ikom-komistico  good afternoon. bikokwa, jesoul wu republican wife/assistant wife/mistress of republican tayoD, akpokwala m aha ebe ahu maka ike tayo adighi m today  . . . . i only confront tayo when i have the strenght and some free time. i like his guts though. mana jesoul wu republican, a wu m onye democrat. or at least supporter, until i move over to yankee, for now ka m manage-ia labor party ga ada election next yr  as for onye di m n'obi, my one and only . . ifyalways . . . . pres-elect OR ify-elect . . . . . . pres-always . OR always-elect . . . . pres-ify 
|
|
|
|
|
|
Ikomi (m)
|
tayoD, akpokwala m aha ebe ahu maka ike tayo adighi m today  . . . . Only God knows how that boy reasons. as for onye di m n'obi, my one and only . .
Anyway thats exactly my point, Jesoul( f) si, mu, keeellleeeee gi.
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
Eri amicha aka vs eri agoo.
Ikomi how far? Dafur, how far with your anatomy class?
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
otele na ekele ooooooo. ndi be anyi ndewo nu o
|
|
|
|
|
|
pres-elect (m)
|
onye ara abiala ahia 
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
Dafur
Otele ka I na-akpo onye ara? O ga-enye garri central London etinyere ogwu oke. okwa ya bu sole supplier.
Kpachara anya gi oo.
|
|
|
|
|
|
uroi
|
IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO.
|
|
|
|
|
|
agabaI23 (m)
|
uroi Ndewo! IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO.
Igbo gi tara akpu.
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
IGBO NDI OMA , UNU EMELAM OBI UTO UMU IGBO ONWA DI IGWE NAKPA NMANMA OOOO.
dim oma  **my huby is now on nairaland**
|
|
|
|
|
|