|
soloreal (m)
|
nzogbu nzogbu ENYIMBA ENYI!!
|
|
|
|
|
|
Epi
|
I hope Y'all aint plotting against me in y'all language. Let me pull my Igbo Dictionary out now
1 love
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Mba, rapu ya. Agbanwela ya.
« #26 on: August 02, 2006, 11:05 AM »
-------------------------------------------------------------------------------- Why is it the Igbos that are always trying to separate themselves? I cannot encourage this at all.
Even if you say "don't join us just because you are Yoruba" I must join. One of my ancestors may have been Igbo, you know, so I'm among!! I'm one of you. Yes o! Igbo Kwenu!! --------------------------------------------------------------------------------
Edemede a bu ihe maazi Seun dere na mbido threadia anyi ahu o kpochiri akpochi. A maghi m ihe kpatara o jiri wee gbuo oke oge tupu o mee ihe bu uche ya.
Biko nu, ka anyi niile na-ede naani Igbo ebe a ka ha ghara I ghota ihe anyi na-ekwu. Naani ndi na-amu Igbo ka o kwesiri ka a hapu ka ha na-asu bekee
Igbo ekeleeeee mu unu Onye si na unu agaghi adi, ya buru okuko uzo lakpuo ura Onye si na unu agaghi adi, ndi nto juputara porakotu toru ya Onye si na unu agaghi adi, nchi nchi chie ya Onye si na unu agaghi adi, ya were nkata chujue ite
Ogwu ka o ha m n'onu.
Eche nwanne ikwuru ezi okwu mana ujo adighi my side  nzogbu nzogbu ENYIMBA ENYI!!
Nna onye ka o na esere gi na ya?
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
I hope Y'all aint plotting against me in y'all language. Let me pull my Igbo Dictionary out now
1 love
Si ebea gbafue !! ishi dikwa gi ka epi
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Si ebea gbafue !! ishi dikwa gi ka epi
Nna iwe gi adila oku. Okwa o siri 1love? O bu egwu ka o na-egwusa anyi.
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nna iwe gi adila oku. Okwa o siri 1love? O bu egwu ka o na-egwusa anyi.
O bughi egwu ka o na egwu! ga na thread agaba mepere maka onye nwe nairaland
|
|
|
|
|
|
asha 80 (m)
|
Gini mere o jiri mechie thread nke ozo? O wu anya ufu? 
|
|
|
|
|
|
Seun (m)
|
Seriously, those jumbo threads are killing the forum. The Yoruba thread is next.
|
|
|
|
|
|
soloreal (m)
|
obu anyi ndi igbo nwe nairaland, igbo kwenu ooo, seun ga ezuo ike
|
|
|
|
|
|
IGWE_USA (m)
|
Umu igbo kwezuonu! Nkenke ehi na'achu igwe enyi oso abatala n'ogbo. Achoro m onye m na ya ga anware n'ilu igbo. Onye obula chere n'okara aka, ya bia ka anyi ga n'obi ogayara, ka anyi mata mbe abuoo nke ka ike.
Udo diri unu niile.
|
|
|
|
|
|
asha 80 (m)
|
Seriously, those jumbo threads are killing the forum. The Yoruba thread is next. Do it so that we will know u are not biased
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
ChinenyeN (m)
|
Kedu ebe ndi Igbo nile a si were riputasia?  O bu ihe m gaara iju. Ahufughi m ndi na na threadi ochie.  ma Nsogbu adighi. Igbo turu ilu si na "e tie dike n'ala, a nu uzu ya". Ugbua ndi k'anyi afutaala maka otu onye mechiri threadi anyi emechi. Ha afutaala, igosi na Igwe bu Ike! Ndi Igbo ndeewonu oo! Unu emeela! Biko nu, ka anyi niile na-ede naani Igbo ebe a ka ha ghara I ghota ihe anyi na-ekwu. Naani ndi na-amu Igbo ka o kwesiri ka a hapu ka ha na-asu bekee Ekwere m. Aga m agbali ina-ede n'Igbo oke obula m nwere ike ide. Igbo ekelee m unu oo! Igbo ga adiriri!!
|
|
|
|
|
|
amarilo
|
obu anyi ndi igbo nwe nairaland, igbo kwenu ooo, seun ga ezuo ike
why wasn't it the first? Yoruba sabo, tomorrow you people will complain that Mallam is the Pet Minister. Igbo Kwenu! Yaa Kwenu Yaa Kwezuo Nu!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!!. Who wan die make him/her die IGBO's will live long.
|
|
|
|
|
|
ajileko
|
keribi neje Daluso Nna otun dede
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
I know Seun has been closing some jumbo threads as he called it. My annoyance is that Seun would create a new thread and direct the usrs to the new one. But in our case, he locked it and went away. Na wetin make I de vex. In fact to be sincere I have been expecting the locking following a recent trend mana otu nama ahu kaara i me ka anyi mara na ya achowago ira amu. 
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Umu igbo kwezuonu! Nkenke ehi na'achu igwe enyi oso abatala n'ogbo. Achoro m onye m na ya ga anware n'ilu igbo. Onye obula chere n'okara aka, ya bia ka anyi ga n'obi ogayara, ka anyi mata mbe abuoo nke ka ike.
Udo diri unu niile.
nke bu oke, O bughi nke ka ike. A na-ejikwanu anya a ma O ka chara acha Igweeeeeeeeeeeeeeee
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Seriously, those jumbo threads are killing the forum. The Yoruba thread is next.
Why didn't you inform the users of that jumbo thread? we will soon leave your site for you to eat alone. Yoruba thread is next my ass! Lock it and i'll know your serious. or maybe they will have to get to 500 plus pages before you lock it.
|
|
|
|
|
|
banom (m)
|
Onwero ihe neme, nka ga bu OHANAEZE NDI IGBO NKE NAIRALAND,
Onye chogi okwu ime kam mara,
O munwa bu osinanwata buru ogaranya 1 of nairaland.
CHUKWU BU IKE ANYI
|
|
|
|
|
|
elvymoore
|
O nweghi ife nkpowa mere ike(buttocks),o bu mma(beauty) ka Chukwu jiri ya cho ya
|
|
|
|
|
|
oge4real (f)
|
umu nnem anam ekele oo!
|
|
|
|
|
|
|
|
Aragonc
|
Ndigbo si na okirikiri ka ana agba ukwu ose,adighi ali ya elu,ayukoo mamiri onu,ogba ufufu.Iwe wee ikpu,omua ejima.Onye kwulu oto tuba nwunye ya ime,omua imbecile.Daalu nu,igbo bu igbo, ka emesia nu.
|
|
|
|
|
|
africanben
|
Igbo ndi oma, ekele diri nwoke, diri kwara nwanyi. Igbo rie nu ooooo! Onwere ihe dim nkpa nchoro iwetera unu. Ejim aka na umu igbo amabeghi na google ( www.google.com.ng) a launchiala site ha na asusu ndi Ofe and kwa asusu ndi ugwu. Umu Igbo, ole otu asusu Igbo na aghai eji no na site ohu. Enyim nwoke no na ala bekee gwaram na ha na acho ndi ga enye aka supiaria asusu bekee ga asusu Igbo anyi. Anurum na ndi ofe na ndi ugwu nyere aka suaria nke ha. Onwe onye omasiri, ziterem email ma okwanu dozerem email gi ebe a kam nwe oke zitere go Excel file nwere ihele nile kwesiri e translate si na nekee ga Igbo. Igbo, o ka oham na onu ooo. Uni ga di!
|
|
|
|
|
|
**osisi (f)
|
kpam kpam kpam onye no ya? o kwa osisi n'ekene ada bekee,nwanyi oma 
|
|
|
|
|
|
egokanwa (f)
|
my pple i greet una oooo. ndi ebe anyi e keelam uno oooo
|
|
|
|
|
|
Sam Milla (m)
|
Ona enyem obi anuri otu unu niile si emekolita dika umunne,
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
kpam kpam kpam onye no ya? o kwa osisi n'ekene ada bekee,nwanyi oma  bekelina nno  Ada igbo ka m mma na onu
|
|
|
|
|
|
Sam Milla (m)
|
agaba kedu ka imere?
|
|
|
|
|
|
|
|
agaba123 (m)
|
Sammy adi m mma. Gikwanu?
|
|
|
|
|
|