Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady

Welcome. Please Login, Register, Or Activate! 
type your username and password to login
Date: November 25, 2009, 07:31 AM
432208 members and 299172 Topics
Latest Member: Yamahame
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General | Welcome  |  Culture (Moderator: michelin89)  |  Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady
Pages: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (84) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady  (Read 20383 views)
chamotex (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #64 on: January 29, 2009, 11:48 PM »

Agaba,

kedu . . . Odinma
Sam Milla (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #65 on: January 30, 2009, 12:06 AM »

AGABA Adi m mma,

unu nwewe anuri na ihe ga adicha mma
agaba123 (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #66 on: January 30, 2009, 12:09 AM »

Chamotex

Adi m mma. I am fine ooo
you?
chamotex (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #67 on: January 30, 2009, 12:16 AM »

Quote from: agaba123 on January 30, 2009, 12:09 AM
Chamotex

Adi m mma. I am fine ooo
you?

Ise

na untop woman bed u dey always dey . . . nothing do you. Cheesy
onyinye2 (f)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #68 on: January 30, 2009, 12:35 AM »

This shit is phucking ridiculous. For once I was learning my language with people I have become to adore and now some ara goes and closes it? I'm truly never going to learn my language. This is hella stupid. To hell with Nairaland. I guess I'll have to find a new forum to bond with. Cry
agaba123 (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #69 on: January 30, 2009, 12:41 AM »

Quote from: chamotex on January 30, 2009, 12:16 AM
Ise

na untop woman bed u dey always dey . . . nothing do you. Cheesy

Grin Grin Grin that is where there is unity and agreement.
 Outside na  Undecided
chamotex (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #70 on: January 30, 2009, 12:42 AM »

ok o, Aki na Ukwa Cheesy
chika98
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #71 on: January 30, 2009, 12:42 AM »

Inukwa aruruala! Okwa maka Seun akpatala obere ego. . . owu ihe mere isi n'eji ebu ya.
Idiot dosara isi ka anu mpam. Didn't he come to naijaryders to look for attenion and they chased him out. Now the okikpo has the guts to be doing anyhow here. NL is fu.cking slow anyways.
asha 80 (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #72 on: January 30, 2009, 12:51 AM »

Quote
Inukwa aruruala! Okwa maka Seun akpatala obere ego. . . owu ihe mere isi n'eji ebu ya.
Idiot dosara isi ka anu mpam. Didn't he come to naijaryders to look for attenion and they chased him out. Now the okikpo has the guts to be doing anyhow here. NL is fu.cking slow anyways.

Ihe bu ihe a n'akpo i ba mmadu ime  Cheesy
**osisi (f)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #73 on: January 30, 2009, 01:34 AM »

Quote from: chika98 on January 30, 2009, 12:42 AM
Inukwa aruruala! Okwa maka Seun akpatala obere ego. . . owu ihe mere isi n'eji ebu ya.
Idiot dosara isi ka anu mpam. Didn't he come to naijaryders to look for attenion and they chased him out. Now the okikpo has the guts to be doing anyhow here. NL is fu.cking slow anyways.

O dika ofe nmanu nmanu ona eri abanye go ya n'isi
naijaking1
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #74 on: January 30, 2009, 01:57 AM »

Ekenem unu!
samparian (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #75 on: January 30, 2009, 03:03 AM »

Umunnem na umunnam, ekene kwam unu. jide nu ka unu ji. Egwu atula unu. jehovah na echekwa anyi bu umu afo Igbo.
IGBO KWENU
toshmann (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #76 on: January 30, 2009, 05:25 AM »

gini mega ngaaa Angry
onye mechiri threadi anyi Angry

seun . . .seun . . . . i commit-uola sacrilege Angry i ga eweta ihe ndi a eji achu aja . . .seun Angry . .

I. one virgin cockroach
2. five and half houseflies one of which was born in egypt in a leap year
3. seven he goats, two of them must be last borns and at leas one is the first born
4. four white fouls, one of which must be blind in one eye
5. three and half torotoros, one must be black.
6. 20 yrs old scorpions
7. one white cloth from baghdad
8. sadam hussein's left little finger

seun get these things o to appease the gods.  . . or else . . . my hand no dey o

toshmann has spoken Cool
SHENANIGAN (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #77 on: January 30, 2009, 05:52 AM »

Did he really close the Igbo thread Shocked Shocked Shocked this small money his making from NL is getting to his head. Don't he know if it's not because of Igbos this forum would have died a long time ago.
Jarus (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #78 on: January 30, 2009, 07:53 AM »

Enle niyayin eyin omo nna o!!
otukpo (f)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #79 on: January 30, 2009, 08:35 AM »

Igbo Ndi Oma, Ekele m unu!

Nke onye na-eme di mma, ga ziere ya.

Aka nchawa ka m n'ario n'isi unu nile. Ebe obula unu anola, ihe obula unu n'eme, unu ga-enwe aka nchawa.

Egbe bere, ugo bere, !

Onye riwe, ya cheta nwanne ya. Cheta nu ebe unu si puta.

Ka O diri unu mma na aha Onye Nwe Anyi, Jesus.

Igbo ga-enwe mmeri, ma odi ha mma, ma o dighi ha. Ndi Ofe mmanu na ndi ugwu nwe ndidi.

Igbo kwenu!
nzeaji (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #80 on: January 30, 2009, 09:51 AM »

Quote from: toshmann on January 30, 2009, 05:25 AM
gini mega ngaaa Angry
onye mechiri threadi anyi Angry

seun . . .seun . . . . i commit-uola sacrilege Angry i ga eweta ihe ndi a eji achu aja . . .seun Angry . .

I. one virgin cockroach
2. five and half houseflies one of which was born in egypt in a leap year
3. seven he goats, two of them must be last borns and at leas one is the first born
4. four white fouls, one of which must be blind in one eye
5. three and half torotoros, one must be black.
6. 20 yrs old scorpions
7. one white cloth from baghdad
8. sadam hussein's left little finger

seun get these things o to appease the gods.  . . or else . . . my hand no dey o

toshmann has spoken Cool

ezi okwu Grin Grin Grin

@ toshmann

nwa nna, i di too much. Chukwu gozie gi Smiley Smiley Smiley Smiley

ndi igbo, ekele m unu-oh!!!
kemisuga (f)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #81 on: January 30, 2009, 10:10 AM »

Igbo ndi oma eji eje mba kwenu!
Kwezuonu! Kwezuonu!! Kwezuonu!!!
zukkymike (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #82 on: January 30, 2009, 10:46 AM »

Igbo bu Igbo Ekelee mu Unu o! Rie nu!! Nuoo nu!
Nke onye Chiri Ya Zere Nuoo!
zukkymike (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #83 on: January 30, 2009, 10:48 AM »

Quote from: kemisuga on January 30, 2009, 10:10 AM
Igbo ndi oma eji eje mba kwenu!
Kwezuonu! Kwezuonu!! Kwezuonu!!!

Nne olee Ka imere?
oziomatv (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #84 on: January 30, 2009, 10:48 AM »

Igbo ndi oma ekele mu unu,  onye biri ibeya biri.

My fellow Igbos, friends of Igbos, Let us rebuild our thread and make it a leading thread as it was before.

     In the Bible, Christ said "you can destroy us 10times and we shall rebiuld it 100times"

ScanLess
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #85 on: January 30, 2009, 11:01 AM »

Ndigbo kachaa nu !!
Ihe oma meere onye meekwara nwanne ya
Afo a bu afo ngozi, afo mmuba
Ejiri mara Ndigbo bu oganihu, egbe bere ugo bere
ka anyi were nu idi n'otu we na ga, na afo a
O ga adiri anyi mma na aha onye nweanyi Jesu Kristi
asha 80 (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #86 on: January 30, 2009, 11:12 AM »

@kemisuga
Eche m na-iwu onye yoruba? Huh Kemisuga.Aha n'ada ka aha ha  Undecided .
Seun (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #87 on: January 30, 2009, 11:25 AM »

The reason I didn't say anything about it is also simple.  My net access is very bad at the moment.  After locking a thread, I was supposed to create a new onw, but after having to restart my connection a hundred times every minute, I simply forgot.  I expect the moderator to have understood what was happening and created a new thread for the Igbos but she doesn't seem to have that kind of initiative.
amebo no.1
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #88 on: January 30, 2009, 11:27 AM »

Quote from: Seun on January 30, 2009, 11:25 AM
The reason I didn't say anything about it is also simple. My net access is very bad at the moment. After locking a thread, I was supposed to create a new onw, but after having to restart my connection a hundred times every minute, I simply forgot. I expect the moderator to have understood what was happening and created a new thread for the Igbos but she doesn't seem to have that kind of initiative.

give me d mod job and i will handle it well well Grin Grin Undecided
agaba123 (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #89 on: January 30, 2009, 11:37 AM »

Quote from: Seun on January 30, 2009, 11:25 AM
The reason I didn't say anything about it is also simple. My net access is very bad at the moment. After locking a thread, I was supposed to create a new onw, but after having to restart my connection a hundred times every minute, I simply forgot. I expect the moderator to have understood what was happening and created a new thread for the Igbos but she doesn't seem to have that kind of initiative.

And when i asked you, I was too small to get this explanation. I bu mkpi (he goat)
ohaechesi (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #90 on: January 30, 2009, 12:00 PM »

Quote from: amebo no.1 on January 30, 2009, 11:27 AM
give me d mod job and i will handle it well well Grin Grin Undecided

Igbo ndi nwe mmadu, ekelem unu oooo. asi na ebe nwata na ebe akwa na atu aka, nne ya ga ano ebe ahu, nna ya noro ya. oru e la oge umu biarafra ga atuhari uche banyere nairaland a. Nshiko si na egwuru egwu gafe isi nkwu aka ya, ya sere isi ya. odika o bu ihe anyi na aga ime na oge na adihi anya na eba. obu onye ka seun na akoro akuko mike ejealo? Seun, your excuss is absolutely rubbish and disgusting to mankind
oziomatv (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #91 on: January 30, 2009, 12:39 PM »

Quote from: Seun on January 30, 2009, 11:25 AM
The reason I didn't say anything about it is also simple. My net access is very bad at the moment. After locking a thread, I was supposed to create a new onw, but after having to restart my connection a hundred times every minute, I simply forgot. I expect the moderator to have understood what was happening and created a new thread for the Igbos but she doesn't seem to have that kind of initiative.

     All we demand from you is an OPEN APOLOGY that will make a HEADLINE. we take your action as an insult to us.

   IGBOS ARE NOT THE TRIBE YOU CAN SHAKE ANYHOW AND STILL STAND ON YOUR FEET CONSCIOUSLY.
                                               Children of nowadays with no respect!!!
ohaechesi (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #92 on: January 30, 2009, 12:56 PM »

« #93 on: January 30, 2009, 01:05 PM »

Quote from: amebo no.1 on January 30, 2009, 11:27 AM
give me d mod job and i will handle it well well Grin Grin Undecided

Nwanne m, biko gbahara, o bu aturu ahu bu seun ka m choro i kwuto ihe banyere ya, i nula. udo di kwara gi
zukkymike (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #94 on: January 30, 2009, 01:12 PM »

Quote from: oziomatv on January 30, 2009, 12:39 PM
     All we demand from you is an OPEN APOLOGY that will make a HEADLINE. we take your action as an insult to us.

   IGBOS ARE NOT THE TRIBE YOU CAN SHAKE ANYHOW AND STILL STAND ON YOUR FEET CONSCIOUSLY.
                                               Children of nowadays with no respect!!!

Nna okwu gi amaka,akwu m gi na azu.
youngies (m)
Re: Igbo Ndi-oma Eji Eje Mba Kwenu! Kwezuonu! Umu Igbo Let's Meet Here!
« #95 on: January 30, 2009, 03:17 PM »

Umu Igbo, onye nweanyi gba unu ume.  Smiley

Ihe Seun mere bu nso ala! tufiakwa!!

Excuse onyere di belated. Ihe anyi choro bu public apology.

Echelon, Osisi na Ifyalways oburu na unu na ege nti, a back ala m our proverb thread up, maka adighi ama ama O gwara O. N'ihi na ihe Seun na eme edoghizi m anya. O na akpa agwa ka onye na anu awuru ike  Grin
 What Are You? Yoruba, Ibo or Hausa?  American Women That Marry Nigerian Men  Beautiful Faces Of Africa  Page 2
Pages: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (84) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 

Sections: Autos/Cars (2) Jobs/Vacancies (2) (3) Career Talk Education General(2) Politics Romance Computers Phones Travel
Sports Fashion Health Religion Celebrities TV/Movies (2) Music/Radio (2) Books Webmasters Programming

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa. See also: Nairalist Classified Ads
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.