|
youngies (m)
|
nna men,mmadu a kala ooooo Amaghikwa m na obughi nani m kala nka n'ala ooo 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Echebobo did you remember the story line: Chude! Chude! Chu!  ", Anya mmiri ekweghi ya kporue ya n'isi"  Chai, mgbe ezi ka di n'ukwu ukwa; mgbe mbe ka bu okorobia. @topic, Ala adighi echere elu aka mgba n'ibu aso the land does not engage the sky in spitting contest (remember gravity?)Agbusi gbaa ala, ya na onye aburu nwanne? If the ant stings the ground, their brotherhood will be severedAra na obi adighi ese okwu the breast and the chest cannot be enemiesUche be akpa, onye obuna nya nke ya the mind is like a bag, everybody carries his ownOnye n'amaghi ebe mmiri si mawa ya adighi ama ebe o kwusiri he who does not know where the rain started beating him does not know where it stoppedIhe nkwo muru gan'eburiri okuko the offspring of a hawk must be feeding on chickensOkuko bia ebe o namaghi ala, o were ofu ukwu wee kwuru if a fowl comes to a strange land, it stands with one legO na abu atuo onye ike ahia, o rie uru, rie isi ahia if a tyrant is entrusted with abusiness, he misappropriates the capital and interest/proceed/gain.Nwoke nwanyi na afuru opi n'eji azu awula be mmuo a man that dances to a womans tunes is doomed for destruction (no offense to the ladies please)Akwa okuko tiwaa aki, ihere emee nkume if the egg breaks palm karnel, the stone will be ashamedOkwute ria elu, egwu ejide ite owoko (that is my native name for earthen pot) if the stone climbs up, the earthen pots shiver in fear (you know why).
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
deeje! deeje!! deeje!!!
O ka o siri mee!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Amaghikwa m na obughi nani m kala nka n'ala ooo  . . . .gi na onyekwanu?heheeee okwa nani gi kara oooooh aka m bukwa sweet sixteen  old baby pancake anaghi aka nka buko.  @Kashiff,idi egwu na ilu.ya gazie. @Echebobo,ya gazie dede. @topic,eriri ma ngwugwu,ngwugwu ma onye kere ya.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
. . . .gi na onyekwanu?heheeee okwa nani gi kara oooooh aka m bukwa sweet sixteen old baby pancake anaghi aka nka buko.   The highlighted word affirms otherwise  Ify don't worry, a huru m na iche anaghizi ada ebe aturu yaThings are no longer as they used to be
|
|
|
|
|
|
buzzgonz (m)
|
Hailings! Igbo Knewu!! 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
 The highlighted word affirms otherwise  Ify don't worry, a huru m na iche anaghizi ada ebe aturu yaThings are no longer as they used to be youngiesssssssssssss  hapi weekend.hapukwam aka biko,o na agadi nwanyi babi anoghi na ulo unu ?  @topic,ikuku kue,ahu ike okuko anya
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ify ndu agadi nwanyi babi ga adi oooh Ejighi eyo ekiri ihe agba n'akaYou don't need a mirror to see what you are wearing on your hand
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Ndigbo mma mma nu!
Oso nwanyi isinkpe soro ya na odu ezi (meaning: any man who has resolved never to marry a widow must avoid visiting her at night for moonlighting).
Ozu si we isi, enyi ka nwanne agbalaga (When corpse starts to decay, even the closest friends of the deceased would flee).
Igbo, biri nu!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ndigbo mma mma nu!
[color=#990000]Oso nwanyi isinkpe soro ya na odu ezi (meaning: any man who has resolved never to marry a widow must avoid visiting her at night for moonlighting).
ilu a na nkowa ya ekweghim nghota biko.uburu eke m needs to be helped here. oso:onye na aso nwanyi isi nkpe:agadu/ajadu soro ya:o kweghim nghota  na odu ezi:a pigs tail ka o bu gini  @topic,oji ihe nwata welie aka ya elu,mgbe aka jiri ya,o wetue ya. youngies,ekwe m na isi 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Daalu soo multiple eehmm mortiple. Ibiala? Nnoo
@Ify, O buru na okweghi gi ghota, lee anya na ntughari ya na bekee
Ilu Igbo Chi nwa ogbenye anaghi efo ofuma The day does not dawn well for the poor
Itu agwa na-adi mma ma o buru eke turu ya Spotted patterns look better on the python's skin
Onye buru ibu n'isi matara otu o siri di aro He that is carrying the load on the head know how heavy it is
Enebe eze anya n'onu o di ka o nughi ara nne ya Looking at the king's mouth, it looks as if he did not suckle the mother
Ngwere kwuru na ihe di oku anaghi ano odu n'ire The lizard said that a hot thing does not stay long on the tongue
Agbogho choro ihu ebe alugene ya ruru, isi akpoo ya n'ala
Biko nyerenu m aka tugharia nke ikpeazu na bekee, amaghi m ya.
BTW akwukwo igbo m na-agu agwugwo ugbu a. Kedu ihe m ga-eme?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@youngies a hotara m ntughari ya na bekke mana yet o kweghim nghota ma o bu okwukwu na igbo.i can't speak/say it in igbo. o m choro itukwanu d ilu,how do i do?
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
ilu a na nkowa ya ekweghim nghota biko.uburu eke m needs to be helped here. oso:onye na aso nwanyi isi nkpe:agadu/ajadu soro ya:o kweghim nghota  na odu ezi:a pigs tail ka o bu gini  @topic,oji ihe nwata welie aka ya elu,mgbe aka jiri ya,o wetue ya. youngies,ekwe m na isi  Ify nne, kam kowa ilu a ofuma (let me explain it properly) Onye obula na atu egwu ilu nwayi isinkpe (whoever dreads getting married to a widow), kwesiri isoo nnuko ya na nwayi isinkpe na odu ezii (must avoid moonlighting with her). In Igbo (may be in my dialect) Isinkpe - widow odu ezii - moonlight This is another one: Otele mara mma iji egbu opi, kama na enweyi ebe aga ejide aka mana egbu ya (the anus would have been a good instrument for fluting, unfortunately there is no where to hold, to make this achievable).
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Agbogho choro ihu ebe alugene ya ruru, isi akpoo ya n'ala
Biko nyerenu m aka tugharia nke ikpeazu na bekee, amaghi m ya.
BTW akwukwo igbo m na-agu agwugwo ugbu a. Kedu ihe m ga-eme?
Echelon, ilu gi nkea bukwanu ahu anyuru n'elu gbara mu be ijiji ghari. Isi ekwere wee kwaa okpu no na ya bu okwu ahu bu 'alugene' . Agbanyeghi na obu mkpa akwukwo ka dibia ji aka ibe ya, mmiri a juru awo onu. Biko tapia okwu ahu na Igbo izugbe nwa nna. Igbo kachaa nu!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
'alugene' - Nna amaghi m ihe okwu a putara. Amaghi m olu ndi o bu; n'akwukwo Igbo m na-agu ka m huru ya. Onye mara ya gwa anyi ooo
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Akwuna kawa nka, ya eyiwe akwa (uwe) ocha, ndi mmadu asi na obu owu mmiri (when age begins to catch up with a harlot, she would form the habit of wearing white clothes, and the public would say that she is being disturbed by marine spirit).
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@mortiple dalu nwanna.a hotara m ya ugbua. @echelon na alugene ya . . . .  o mu nwa ya?alugene might be ike nwanyi ji anyu amiri  hehehheeeeeeeeeeeee na nti ifeoma,it sounds like that  igbo nmanma nu
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ndu mmiri, ndu azu!!
The celebration of the 50th anniversary of Things Fall Apart, a novel written by Nwa afo Igbo - Prof. Chinua Achebe is on.
At age 77, Chinua Achebe is living in grace and in exile, housed in a cottage built just for him on the campus of Bard College, lonely for his Ogidi country home and the people for whom his stories have been written.
Let all who can; salute him and wish him well also.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Let us not forget that na. . . mma onye ji ka oji ana aka
the sword you have is the one you greet your peers with.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ndu mmiri, ndu azu!!
The celebration of the 50th anniversary of Things Fall Apart, a novel written by Nwa afo Igbo - Prof. Chinua Achebe is on.
At age 77, Chinua Achebe is living in grace and in exile, housed in a cottage built just for him on the campus of Bard College, lonely for his Ogidi country home and the people for whom his stories have been written.
Let all who can; salute him and wish him well also.
youngies kwanum more about him. gini mere o jiri noro on exile ?
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
@mortiple dalu nwanna.a hotara m ya ugbua. @echelon na alugene ya . . . .  o mu nwa ya?alugene might be ike nwanyi ji anyu amiri  hehehheeeeeeeeeeeee na nti ifeoma,it sounds like that  igbo nmanma nu Ify, I bu nwa afo! I meela dika ikenga. I nwara ya; nwatakwanu ya - that is the closest! Ndewo. Odi onye obula nwere mgbagha, ya gbaghaa ya ka anyi hu. youngies kwanum more about him. gini mere o jiri noro on exile ?
Akwodoro m ajuju a (Seconded)
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
youngies kwanum more about him. gini mere o jiri noro on exile ?
In 1990, Achebe was severely injured in a car accident in Nigeria that left him paralyzed from the waist down. That year he came to Bard at the invitation of its president, Leon Botstein, to continue his recuperation, and he has stayed, living in exile from his homeland. (Remember most intellectuals were in exile because of the military juanta - IBB) In 1999 he returned to his village for an extended festival in his honor. "I couldn't do anything else, except receive people," he says. But more recently, his protests against government corruption in Nigeria have made him unwelcome there. After years of dignified but forthright objections to Nigeria's often-tyrannical rulers, in 2004 he declined the high Nigerian honor of Commander of the Federal Republic. Excerpts of his rejection letter: "I write this letter with a very heavy heart. For some time now I have watched events in Nigeria with alarm and dismay. I have watched particularly the chaos in my own state of Anambra where a small clique of renegades, openly boasting its connections in high places, seems determined to turn my homeland into a bankrupt and lawless fiefdom. I am appalled by the brazenness of this clique and the silence, if not connivance, of the Presidency. Forty three years ago, at the first anniversary of Nigeria’s independence I was given the first Nigerian National Trophy for Literature. In 1979, I received two further honors – the Nigerian National Order of Merit and the Order of the Federal Republic – and in 1999 the first National Creativity Award. I accepted all these honors fully aware that Nigeria was not perfect; but I had a strong belief that we would outgrow our shortcomings under leaders committed to uniting our diverse peoples. Nigeria’s condition today under your watch is, however, too dangerous for silence. I must register my disappointment and protest by declining to accept the high honor awarded me in the 2004 Honors List." So in respect to the above letter he said, "That has changed everything for me," he says. "I can't simply get on a plane and return home."The idea that he will be a permanent expatriate clearly saddens him. It angers him, too. Nigeria is a study in wasted opportunity and promise, he contends. "Nigeria should not be a third-world country, at this stage," he says. "It is very lucky in human and material resources. So to see it going to waste is very annoying Ify I hope I was able to give you some clue 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Chai! Obi agbawaala m! Mazi Achebe bu nwa afo maara nto n'ala obodo anyi bu Naijiria. Mana k'osina di, adighi awufu nwata na mmiri eji wee saa ya ahu. Ya mata na ikuku mgbanwe ekuwela n'ala anyi ugbua. Otee aka odi njo, odi mma.  Youngie, ndewo maka oke ntunye gi a. Dalu.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
o mu nwa ya?alugene might be ike nwanyi ji anyu amiri  I think so too. In which case the proverb makes sense. Ndi be anyi ano m n'uko ilu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@youngies i kara i hapukwa i gwa m oooo  chai obi a gbawala m  otu o sila diri ya chetakwa na o nweghi ebe yiri ulo .he still remains one of us. ihe kacha ewutem bu na if you watch closely,ndi okenya anyi niile are getting old and fading and there seems to be none replacing or fitting in their shoes  do we have young igbo writers?o buru na a cho Achebe,Tony Ubesie,T TAGBO,Ozoemena Nsugbe,Osadebe(of blessed memory),Mike Ejeagha,Oyeka Owuenu na ndi ozo ma ahughi ya ,hmmmmmn o nwere ndi ga anochi ya at all  anyway,o ga adi nma.o nwa mgbe nta,mmegbu ndi igbo ga ebi @kashiff hehehehehheeh a ga emekwanu olia ? @echelon,i kporo utaba  ole nke bu kwa na ilu gbara gi nchefu? igbo ndi oma,ndu mmiri ndu azu
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Udo diri umu Igbo! ihe kacha ewutem bu na if you watch closely,ndi okenya anyi niile are getting old and fading and there seems to be none replacing or fitting in their shoes  do we have young igbo writers?o buru na a cho Achebe,Tony Ubesie,T TAGBO,Ozoemena Nsugbe,Osadebe(of blessed memory),Mike Ejeagha,Oyeka Owuenu na ndi ozo ma ahughi ya ,hmmmmmn o nwere ndi ga anochi ya at all  Ify weep not for ndi Igbo for we are made from a special stock. It gladdens my heart to know that there are so many Igbo sons and daughters who are already stepping into the big shoes left behind by these our aged and dead heros. Young igbo writers like: Chimamanda Ngozi Adichie (Half of a Yellow Sun ) have already won the Orange Broadband Prize. Mr. Dulue Mbachu is also emerging as a strong force. In the music scene, I need not remind you of folks like: the famed Peter & Paul Okoye (P square), Faze, Sunny Bobo, NaggaRaw, Ikechukwu e.t.c We shall overcome!!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ok ooooooooooooooooooooooooooh mana cherekwa so i masi sonny bobo ?  egwu ndi ugwu ngwo PLC. o di nma,Chukwu goziri anyi,no 2 ways about it. @topic,gidigidi bu ugwu eze meaning gidigidi  . . . . .
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
It gladdens my heart to know that there are so many Igbo sons and daughters who are already stepping into the big shoes left behind by these our aged and dead heros.
In the music scene, I need not remind you of folks like: the famed Peter & Paul Okoye (P square), Faze, Sunny Bobo, NaggaRaw, Ikechukwu e.t.c
We shall overcome!!
Nwanna Youngies, Ndia ikporo aha adiyi eti egwu Igbo di ka ndi Ify kporo aha (different genres of music). Ify na ekwu ndi na eti egwu Igbo kpomkwem! Ndi nile ikporo aha na eti egwu ndi beke (they all play western influenced music except Sunny Bobo).
Ify na ekwu maka ndi na eti egwu (not singers - who can't play any musical instrument except MICROPHONE). Ochiedike dika - Celestine Ukwu (RIP), Celestine Obiakor, Ali Chukwuma, Paulson Kanu, Bright Chimezie, Oriental Brothers, Peacock Int'l Guitar Band, Ederi Olariche, Imo Brothers, Orlu Brothers, Skylak Guitar Band (Dan Orji), Captain Mudi Ibe, Joe Nez, Ikenga Superstars, Nelly Uchendu, Area Scatter, na ndi ozo.
Ndi na eti egwu ugbua na deceive onwefa in the name of Gospel. Onye obula na acho ego!
http://www.radiopalmwine.com/radio/igbo
Ndewo nu!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@mortiple  dalu.i kwuru obi m kpomkwem otu osi di now,e nwere ike mgbe mmdau ga eji alu di,a gahizi afu ndi egwu osankwa and co,ya aforzia so disco na ajasco  o dim nwute,e nweghim ezigbo olu i for don go try now  lekwa umu anyi,they might not get to hear any igbo highlife,egwu mere ndi igbo ji di iche.anyway o ga adi nma. talking of sonny bobo,o nwere otu nwa amadi obu,o na aza saro wiwa(a mahgi m his reasons) egwu ya di uto too.
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Onye guru nwa ya nwanyi aha oma guru ya di ga-alu ya He that gives his daughter a good name gave the name to her fiance
Ka a bia, Ka a bia mere awo epughi odu Procrastination made the toad not to have a tail
Nze na-amaghi okwu siri na ibe ya ekwuchaala ihe ya gaara ikwu An elder that does not know what to contribute says that others have said his mind
powerful week ahead
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
@Echelon Nwanna, Ilu ndia kagara akaga! Jisie ike @Ifyalways o dim nwute,e nweghim ezigbo olu i for don go try now  lekwa umu anyi,they might not get to hear any igbo highlife,egwu mere ndi igbo ji di iche.anyway o ga adi nma. talking of sonny bobo,o nwere otu nwa amadi obu,o na aza saro wiwa(a mahgi m his reasons) egwu ya di uto too. Ify nwanyi oma, Sunny Bobo na agba mbo kama obu egwu ndiozo ka ona eti (copycat). Saro Wiwa na agba mbo kama amayim ihe mere oji zaa aha onye iro Ndigbo (Ken Saro Wiwa - an enemy of Ndigbo). Enwerem ofu egwu ahu otiri abua - 2 Audio CDs. Kedu maka Eluigwe Ugorji - Uwa to uto fufu (the world is sweet and bitter) My favourite! Kedu kwanu maka Chima Ekeh - Obaraeze (i.e. the wealthy one) - also fantastic! Dr. Sir Foreigner so kwaa biri. Egwu ndia ka ana akpo EGWU BONGO! (The Music of Owerri people and sorrounding towns). Ify nwada, ekelem gi ozo kwa!
|
|
|
|
|
|