|
ifyalways (f)
|
lai-lai o nweghi ike inyu nu  youngies gara nzuko ndi igbo na abuja  Echebobo na eri akpu na pora kourt  mortiple ka m na amaghi ije ya ugbua  @topic,onye ajuju anaghi efu uzo. he who always inquires/asks gets the right info onye amaghi,ibe ezi ya if one don't know,his kismen would teach him were ire gi guo eze gi onu heehe,omo calculate well jare !look before you leap
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Ada ndi Igbo ji eje mba! Ome n'uko! Igbo bu Igbo, oburu na unu anughi olu m wee rue izu uka n'abia, biko gbaanu Ista nke oma. Ndewo nu 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Hmmmm, A choro m ikwenye na oku a dara ibube; obughi onyunyu ka O nyuru,  Oku a apughi inyu anyu maka na Achoo ahu anaghi ako n'akpa nwa dibiaThe medicine man's bag is never empty. Mana marakwa na O buru na mmadu arachawa ofe oku ka o siri di oke uto, afo akaa yaIf you continue licking hot soup by how delicious it is, your stomach will get used up  Ada ndi Igbo ji eje mba! Ome n'uko!
I 2nd that. Enwere usoro ada abuo n'ala Igbo. Nke mbu bu Ada Eje Mba, nke abuo bu Ada Eji Eje Mba. Igbo bu Igbo, oburu na unu anughi olu m wee rue izu uka n'abia, biko gbaanu Ista nke oma. Ndewo nu  O di ka I choola ila ulo? O buru otu a, kelesia ndi ulo ooo. I nula? Ekpere maka IsitaIhe kere mmadu, Ihe kere uwa, Olisa puru ime ihe niile, Onye noduru n'elu wee na-eletazu uwa niile anya, otuto diri gi na I mere ka anyi wee di ndu site na januwari wee rue maachi a. Ahu isike na aku na uba bu ihe anyi na-ario gi. Iseeeeee!!!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Amen ooooooooooooooooooooooooooooooo. Ka ike gbawara ili belie na ndu anyi nile.Amen @echelon,Youngies,Mortiple,kashiff na onye o bula,emume Isita oma nu  onte na eri na anwu mmai na osikapa,ya chetakwa ndi na enweghi ka ora/oha ha.lets all kee udo na ihunanya Isita with all noketere anyi. @topic,ajughi aju rie butere a riaghi aria nwuo. eating without asking/carelessly brings dying carelessly/without any disease.
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Aka aja aja na ebute onu mmanu mmanu ( i hope i am making sense  )
|
|
|
|
|
|
Nina4eva (f)
|
Yes u made sense.
Were ututu chuo ewu oji, maka abali ruo i gaghi ahu ya ngwa ( make hays while the sun shines)
|
|
|
|
|
|
jookco (m)
|
The king have come direct from Old Bende the main Igbo, Osukwanu,
Awo adighi agba oso ehihie na efu, a tod does not run in vain in the afternoon
Ahia na azu ngwangwa mobu osiso na ala osiso, a market that trade in early closes early,
Adighi eji enyo ele ihe agbanaka,you don't use mirror to see what you have in your hand,
Ochi Abu Uto, laughter is not love
Onwuama eze, death don't recognise kings
I'm comming back let me have a break, i have 3,000 proverbs left
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol unu agbaliala mana the rule of the game bu onye tuo,ya kowa na oyinbo  reason:ka ndi na amaghi were nwe ike i ghotanu kpam kpam. udo di nu. @topic,ezuko nuo amiri,o gba ofufu there is strenght in unity
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Oke soro ngwere maa mmiri, oko ngwere, ogahi oko oke
(A rat that joins a lizard in a swimming spree would still be suffering from pneumonia long after the lizard has dried and tanned up. Bottomline : Know your capabilities and limitations)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol. Mberede nyiri dike mana Mberede ka eji ama Dike being prepared for eventualities makes a man great !
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Oke anwa kwa na anwa takaa akpa nwa dibia . Nwa dibia anwa kwa na anwa buwe oke onu.
( The native doctor shold not starve the rat in his shrine just as the rat is not expected to eat up the native doctor's bag Bottom line : Live and let live)
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Hmmm umu Igbo. Obi bu m noo paulina paulina mgbe m biara na nzuko anyi wee hu ka atumatu na-abia n'ikem n'ikem. M wee mara n'ezie na ihe agu ji eme ire di ya na mbo. Oburu na agwo emeghi ihe oji buru agwo, ewere ya kee nku! Achorom ikpe ekpere ka Olisa bi n'elu ogodo ya n'emetu ala wee gozie anyi nile n'emume isita a, ya na oganiru anyi, Ihe anyi huru gbawa oso agaghi achukwute anyi ooooo  Chukwu ekwela ka ndi anyi bu uzo gbawa oso si anyi "biawazikwa o" Nwanyi di ime agaghi agbakari anyi n'oso Aha anyi aburula "Iruka" abuzikwaghi "Azuka" Ihe anyi ga eri bia mana nke g'eri anyi abiala oooooo Ajuola m ajuju a na mbu mana onweghi aziza m nwetara: Obu ntapi bekee k'obu nkowa bekee ka anyi choro n'ilu? Iji maa atu, lee ilu a: Ilu: Akwa okuko tiwaa aki, ihere emee nkume Ntapi Bekee: If the egg breaks palm kernel, the stone should be ashamedNkowa Bekee: When a feat is achieved by the least expected, the expected should be ashamed. Udo diri umu Igbo nile 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Iseeeeee! Ekpere niile bere na Amin All prayers end in Amen
Ihe a choro bu ntapi ya na bekee, o bughi nkowa ihe ilu ahu putara. i.e. translation not explanation
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
. . . udo di ooooo  threadia a togbugo m.Ilu ndia kpu oku na onu.  @topic:achuo aja ma ahughi udele,a mara na ihe mere na ala muo when a sacrifice is done and there is no vulture around,then all is not well in the spirit world. ana achu aja,ikpe ana ama ndi mmuo we do our best and leave the rest for the gods/spirits nka a burozi translation  o kweghim ntranslate biko
|
|
|
|
|
|
Uche2nna (m)
|
Nti ga anu ihe, anaghi aha ka okpu ata.
(A big ear does not mean an attentive ear)
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Agadi nwanyi anaghi aka nga na egwu o mara agba you don't get too old for things you are good/perfect at
|
|
|
|
|
|
webdezzi (m)
|
although i be yoruba, i go try small
chukwuemeka agbakari ka di la ego o le takaa akpa abali aka ndi igbo
Meaning: If you no sabi a language, copy and paste what others are saying because all join Bottomline: Dont always be left out lol I love you all
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lmao Web we rove you too.  @topic,aka nri kwo aka ekpe,aka ekpe akwocha aka nri when the right hand clean the left hand,the left hand would also clean the right hand lol;we all need each other.
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
@webdezzi Asi na obiara nga onye abiagbula ya ma ya lawakwa aka mkpu afukwala ya. We welcome you my inlaw wish to hear from you again.
|
|
|
|
|
|
webdezzi (m)
|
we all need each other.
I think i like that shey u go teach me your language, i like it plenty plenty
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
A na-agwa odo anya anaghi etinye ya ose When an eye ointment is being prepared, pepper is not an ingredient
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ana agwo ibi,o na eto afo lol i don't know the meaning ooooh @web,uw.i would teach you,kilo e wa si ibi sef? 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
A na-agwa odo anya anaghi etinye ya ose When an eye ointment is being prepared, pepper is not an ingredient
Let me get you right, Adighi e tinye ose ebe ana agwo ogwu anya odo When an eye ointment is being prepared, pepper is not an ingredient
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Ozioma ihe i dere na nke Echelon dere bu otu ihe.nke echelon dika igbo izugbe,nke gi olumba or vice versa.
@topic anaghi agwa ochi nti na agha esula the deaf man need not to be told that there is war
|
|
|
|
|
|
Makavelis (m)
|
okwa ewu ka ebelu isi ti nye na oku, nkita were na agba gha ri emecha ebe lu kwu o nkita isi ti nye kwu o na oku, ewu were na si nkita ntooo oburu onye ozo kita ina agba gha ri
ha ha ha i love ma people somebody else should translate this not me
|
|
|
|
|
|
webdezzi (m)
|
kilo mu mi wa si bi
I just got this delta girl am in love with, Ifeoma by name n i think she's everything so i love to know the basics of the language
when i mean basics, i mean words like
How much will you give me to sell this guys standing right here
Just kidding,
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@web,you think? big grammer,strong words !  ok,when you see her tell her"aguru na agu m" + " e nweghi m ego"  lol just copy and paste straight to her phone,ok?  @topic,nke anyi bu nke anyi,nke m bu nke m there is a thin line between "ours" and "mine"
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Let me digress a bit to post this great poem. It's dedicated to the Ohafia people - the most belligerent in Igboland.
Eze agbara agbaa egwu (The King of Spirits danced) Gbaa egwu, gbaa egwu.( Danced, danced.) Egwu mmuo(Spirit dance) Egwu dike(Dance of the Brave) Okorobia oma di ndu (The living handsome young man) Abuba ugo di ya n'isi (Eagle feather is on his head) Na-efeghari n'ikuku. (Blowing in the wind) Onu di ya n'obi (His heart is full of joy) “Onu” the n is dotted on top Uri di ya n'onu. (Song is on his lips) Nkwa di ya n'ukwu. (Dance is on his legs) Dike mara mma nwoke (The brave handsome man) Ka o bu. (He is) Akirika di na mmadu (A tough human being) Agbara ojoo (Bad Spirit) Ebube agu (Leopard's glory) Oke osisi (The great tree) Oke mgborogwu (The great root) Dimkpa asato (Eight able bodied men) N'otu mgbe ahu (In one body) Ya ewere olu ike (With a powerful voice) Olu oma na-ede ka une (Beautiful voice that sounds like harp) Wee kpokuo Chukwu (He called on God) Na agbara ala anyi niile; (And all the spirits of our land) Ma agbara ukwu (Including the big spirits) Ma agbara nta (And the small ones) Wee nye ha oji (And gave them Kolanut) Tusakwara ha mmai (And libated palmwine) Too ha ezi otuto (And gave them great praises) Tuokwa ha aha oma (And called them by beautiful praise names) Di iche iche (Various) Di uto na nti (Sweet to the ears) Maka agha ha soro anyi luo (Due to their assistance to us in war) Anyi wee were abuba ugo lota. (And we came back with eagle feathers) O buliekwa otu oke okuko ocha (And he raised a white cockerel) O nwu n'aka (Held in his hand) Tie ya n'ala (And hit it on the ground) Tie ya n'ala (Hit it on the ground) Kpokuo chi ya (And beckoned hid god) Ma were mma choo ya mma (And decorated it with a knife) Wee fesa obara ya n'ala. (And sprinkled the blood on the ground) Nzu na odo ka o werekwara (He also took Chalk and “odo???”) Tusa n'agwuisi ya (And sprinkled his spirit head) Na n'agbara ikenga ya (And his Ikenga spirit) (Ikenga is a staff of authority) Wee nuria (And rejoiced) the n here is dotted Wee gbaa egwu, gbaa egwu (And danced and danced) Gbaa egwu ka mmuo (And danced like a spirit) Egwu okorobia (A youg man’s dance) Egwu onu (Dance of Joy) Egwu dike. (Dance of the brave)
writer unknown
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Echelon, your translation wit is earth-breaking! Ihe onye na-eme ka ekwe n'akpo ya! I bu dike a na-abo ogwu n'anya! I bu onye ikenga, Azu eru ala 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I was not the translator, though I proof read it. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Echelon i di egwu.dike na okwu igbo.  igbo si na ahu dimkpa,ahu ogologo imi ya,jide ka i ji dike @topicisi kote ebu,o gba ya youngies na mortiple udo o dikwa?
|
|
|
|
|
|