|
Kashif (m)
|
Ochu nwa okuko nwe ada; nwa okuko nwe mnwe mnwe oso  Ify, Echelon, Youngies, et all, biko tapia nu o
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Kashiff,onye zakoo,ya kpoo he who sweeps should also park and throw away the dirtrofl
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ochu okuko nwe ada; nwa okuko nwe mwee mwee oso
Ka m trianu,
The chicken purser will fall down; the chicken will continue runining.
Enwetara m ya?
Ifyalways, the thread is still on. Emechibeghi ya. Just that some 'analysts' may nolonger be visiting it.
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
mnwe mnwe oso. . . . .running like a monkey ma o bu running monkeyly  a hurum ya,di thread ka di ndu mana "mana" a batala na ya. @Topic,agha daa gbomgbom,aluwa ya gbamgbam when things get tough,we follow it toughly too
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@topic Ama m ihe m na-eme ma amaghi m ihe na-eme m  I know what I'm doing but I don't know what is doing me Onye ara si ka-eme osiso na ebe o ga-eje erika tinyere egwu o ga-agba n'uzoThe mad man told some fellows to do fast that he has a lot of place to go plus the dance he'll perform along the way Onye ara ka a si ya bia kere oke n'ihe nna ya nwuru anwu, o si mba, na nke o ji kaA mad man was told to take his share of the late dad's property but he refused, maintaining that what he has is greater shakes head. rantings of a madman. shakes head
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
A gwochagodi onye ara, adighi agwota ya ntamu Even after curing a mad man, you cannot cure his murmuringOnye ara gwara onye ji mma aga ya n'azu na ya enweghi okwu rue mgbe ya choro isi ya wee ghara ihu ya A mad man told somebody going behind him with a matchet that he wount say anything until he(the mad man) looks for his head and does not find it  Onye ara si na ihe mere eji akpo ya onye ara bu maka na ya n'ekwu ozo, ozo ana-aputa ya n'onu A mad man said he is being called mad because in saying one thing, another gets utteredOnye isi di mma chiri ndi ara ise gafere, ihe anyi mara bu na ndi ara isii agafeela If a sane man leads five mad men past, what we see are six mad men!Onye ara bia ebe I na-asa ahu chiri akwa gi gbawa oso, I wee gbara oto chuwa ya, unu abuo agboola ndi ara If a mad man comes to where you are bathing and runs away with your cloths, if you go after him naked, both of you have become madThread a aghoola nke ndi ara! 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Tufiakwa! Chineke ekwelaa. O domain by domain ka na-aga 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol domain by domain indeed.  onye ara na atamu n'uzo gwara ndi na ele ya anya na ya na ndi muo na agba izu. a muttering mad man told people watching him that hes not mad rather hes communicating with the spirits.lol ozuolaaaaaaaaaaaaaaaaa for ilu ndi ara 
|
|
|
|
|
|
ces
|
agbako nyo mamiri, o gbo ofufu if u piss together, it will foam 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
o gini na eme ebe aaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa @topic,Aturu siri na ihe nkita huru na agbo uja na ya eburula uzo hu ya ma mechie onu The lamb said that what the dog saw and barked,he had already seen it but kept mute.Nkita si na anu na amasi ya mana o gaghi ekwo maka ya taa nke ime onu ya ga echi agba obara. the dog said that he likes meat so much but yet he wont cause of that eat the one that would make his gums bleed.olo anu aturu na agum 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
O nweghi ihe meganu. A si na
Nwoke adighi ka o na-adi, o naghi eme ka o na-eme bu If a man is not like he used to be, he does not do as he used to
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Ndi be anyi, biko nyere nu m aka tapia ilu a: A na ekwu na oria ezughi oke, onye dara ibi na-eto afo 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Let me try:
It's being said that ailments are not enough, a patient of scrotal inflammation started developing gastritis.
@all what is ur yahooID? mine=haitoeche
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rofl ngwa lekwanu nka @topic,a na agwo ibi,o na eto afo onye ga atapi ya  glad to have you guys back. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ana agwo ibi, o na-eto afoAs scrotal inflammation is being treated, gastritis sets in  Someone just told me that Ataaa piam, obi a gbaa na nshikoWhen "piam" sound is heard while chewing, the mind thinks of crabs Who can tell the meaning of the last proverb?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ifeoma, what does "Okala" mean in Onicha Igbo?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ana agwo ibi, o na-eto afoAs scrotal inflammation is being treated, gastritis sets in  Someone just told me that Ataaa piam, obi a gbaa na nshikoWhen "piam" sound is heard while chewing, the mind thinks of crabs Who can tell the meaning of the last proverb? dalu Echelon. Ataa piam,obi agba na nshiko E kwute okwu okpukupu,obi amapu agadi nwanyiwell,onomatopia ,by the sound we shall know them,infact ,a maghim ya hoha  Okala putara half na igbo Onicha. okala agboho . . . .young girl Okala nri . . . .half of the food. Okala mmadu,Okala mmuo . . .half spirit,half man  gini bu aha Ozodingba na mgbada na oyibo bikonu 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ozodingba = Gorilla Mgbada = Antelope  Could "Okala" be the contracted form of a longer word in Onicha Igbo? As in someone's surname: Emeka Okala. Someone is asking me.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Yeah,e nwere Okala family na onicha.a maghim ihe d name putara mana i have heard of it na mbu.Dika aha,the pronounciation differs,there is stress on the "O". Echelon,ufodu aha ndi Osha na aza na eziokwu ,nkowa ya di egwu.ihe dika "okosi" ,"agusiobo" etc am yet to get their meanings. 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
I am yet to come to terms with the translation of "ibi" and "ofo otuto" as gastritis is not afo otuto. Ataaa piam, obi a gbaa na nshiko When "piam" sound is heard while chewing, the mind thinks of crabs
Who can tell the meaning of the last proverb?
Any doctor in the house? It could be likened to "Atuo ilu nkirinka nkata, onye tara ahu a marala" Nkowa: Ihe ka eji atunyere ihe. Ihe ufodu na ekota ihe ufodu maka na onye ji igu ka ewu na-eso. Onye nyuru aru ka ijiji na-eso. Oya, make una score me jare;D 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Ozodingba = Gorilla Mgbada = Antelope  Eji m gi eje mba!  I nwere 100% !
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Kashif I gbaliala wee nye nkowa ilu ahu. N'ebe afo otuto di, enyi m nwoke onye dibia oyibo siri na o bu "abdominal distention". I still hold that "ibi" is scrotal inflammation and stand to be disproved 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Omekagu. unu di egwu.Mortiple na youngies,ole oyu eke si anya anwu? komputerm mere nnebi
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Have you listened to "Omekagu" by Mike Ejeagha?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Yes,Echelon. ihe m choro idenu buru ibu mana komputerm nwere obere nsogbu.  ngwanu,weekend oma onye o bula.echi ka nma. @topic,anu gbala taa,echi bu nta.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Beta suya, beta suya, bu n'ahu nama  Cut suya, cut suya, it's from the cow's body Otutu aka na-ekunye nwa nkita nduBikonu tapiara m ilu nke ikpeazu
|
|
|
|
|
|
May kelly (f)
|
Igbo kwe nu! iya, kwe nu!! iya, kwezo nu!!!
means: igbo people are great people. i hope am right
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Not exactly. It's just a general greeting among the Igbos usually used to command silence in a gathering. Good try.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Otutu aka na-ekunye nwa nkita ndu
Bikonu tapiara m ilu nke ikpeazu
otutu= plenty/lots of aka=hands na- ekunye=gives nwa nkita=dog ndu=life  The ilu kpukwa oku n'onu.nghota ya na ntapi ya di omimi. @topic,ihe na agu nwanyi di ime na agu onye tuwara ya ime. whatever a pregnant woman desires,the man that got her pregnant wants too.
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
otutu= plenty/lots of aka=hands na- ekunye=gives nwa nkita=dog ndu=life  The ilu kpukwa oku n'onu.nghota ya na ntapi ya di omimi. Ify, I kajara akaja. OK, Ka m tikoo ya onu: Many hands carrying a puppy resucitates/re-invigorates/revives it  Chai! Bekee akariala na nkea. Nke a bu nke ndi Ami o  . Echelon, oji eze di eze n'aka. Ngwa, kowaa ya  @topic,ihe na agu nwanyi di ime na agu onye tuwara ya ime. whatever a pregnant woman desires,the man that got her pregnant wants too.
Gbam! 
|
|
|
|
|
|
BTT (m)
|
If my child has taken to dying at the dry season, I have also learnt to be burying him at the bank of the river. Gbam!
|
|
|
|
|
|