|
ifyalways (f)
|
don't be suprise na otoro my elder brother  ok i'choro ilu ndi ajibota? o nwere ike i gbara nnem ochie enyi sef  @Topic,e mee ngwa e meghara odachi if you do things at the right time,u would avoid eventualities  @Pres a si nwata kpo onye oma,o kpo nne ya when you ask a child to call who he knows,he would definitely call the mum
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
o nwere ike i gbara nnem ochie enyi sef  @Topic,e mee ngwa e meghara odachi if you do things at the right time,u would avoid eventualities  @Pres a si nwata kpo onye oma, o kpo nne yawhen you ask a child to call who he knows,he would definitely call the mumokpoo enyi nne ya. take note
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
okpoo enyi nne ya. take note
ok sir. ikwu amaghi ibe ezi ya when one is ignorant,his kinsmen teaches himonye afo sagburu nna ya na eji oka kporo nku/oka okpo eme nri mgbe dum if diarrhoea kills ones dad,he eats dried corn all the days of his life
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Not once, not twice nor thrice have I heard this proverb: E jighi akpata a tufuo aba ogaranyaYou don't get wealthy by wasting accumulated wealth Who has a better translation?  Igbo kwenu!!! A huru m unu niile n'anya!
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Not once, not twice nor thrice have I heard this proverb: Ihe nwata amaghi di ka ikpu nne yaWhat is strange to child can be likened to his mother's ekete uboma  Presido bikokwa I insist that you must be translating all your ilu to English
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Not once,not twice nor thrice have i heard this ilu  Ebe a na adu nwanta nwere nne odu ka nke na e nweghi nne na amuta ihe. when one is receiving advice from his mother,the motherless one listens and learns too  Onye bu ehi/enyi na isi a naghi eji okpa achu ukpana one carrying an elephant on his head doesnt chase ukpana. . . .erhm grasscutter with his legsMortiple na Kashiff unu a nokwa ya?udo di.
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Mortiple na Kashiff unu a nokwa ya?udo di.
Ify nwanyi oma, oga adiri gi mma. Obu ihe mere njiri loovu gi. Obu so gi na aju ese onye obula! As a King Maker and a bonafide member of Ohaneze Ndigbo, Nairland Chapter, I hereby confer you with the title: LOLO NDIGBO OF NAIRALAND! Akam na acho onye ga abu EZE NDIGBO OF NAIRALAND. Please kindly accept it.
Akwa Igbo si na: Echiche nwanyi chere gbuo di ya, obuyi ofu ubochi ka ochere ya.Igbo ma mma nu!
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Not once, not twice nor thrice have I heard this proverb: E jighi akpata a tufuo aba ogaranyaYou don't get wealthy by wasting accumulated wealth Who has a better translation?  MY TRANSLATION: No body gets wealthy by wasting the little s/he has acquired. Echelon, iri aya, imela kpo le, ndaa, ele otu ihe nu (I mean, kedu ka idi)? 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
O di mma  Owelo ife na-eme  Keekwanu ka gi onwe gi mere? Ihe nwata amaghi di ka ikpu nne yaWhat is strange to child can be likened to his mother's ekete uboma  Is this an acceptable translation for ikpu?
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Is this an acceptable translation for ikpu?
Sacred! Too heavy for my mouth.  Igbo si na: Nwanyi gwa di ya onye ojuru, ogaghi agwa ya onye okwetala.A woman would proudly disclose to her husband, the men who made advances at her but failed, but would not disclose to him those who succeeded.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
too heavy  translate it all the same 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Echelon bikokwa that Igbo word is too weighty to be translated anyhow. But if you can help out no problem 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@youngies
Onye zakoo, ya kpoo He that sweeps, let him dispose the refuse
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
 gini na atu unu egwu sef?  Not once, not twice nor thrice have I heard this proverb: Ihe nwata amaghi di ka ikpu nne yaWhat is strange to child can be likened to his mother's ekete uboma  what is strange to the child can be likened to his mothers Vejay  ole ihe mere o ji sim na onu puta sef?  @Topic,ijiji nti ike na eso ozu ala the stubborn fly ends up buried with the corpse
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Presido bikokwa I insist that you must be translating all your ilu to English
Biko nwunne obu imaghi na onye aturu la ilu kowaraya ego ejiri loo nne ya furu erie. Anyway kpoo ekpoo puta aputa mere ihe onu uzo giri ga eru ahihia Up and down movement through the door prevents it from growing weedAka kpara eze ka udele ya koo onye chiri ya ozo. When a thief or wrong doer is caught she will tell the unexpected.Nwata nna ya dinyere oshi na eji ukwu agbawa uzo. A child sent to steal by his father brakes the door with his leg(To be honest this translation makes no meaning)
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
what is strange to the child can be likened to his mothers Vejay ole ihe mere o ji sim na onu puta sef? Ify kekwa nke bu Vejay? Hiaa, onweghikwa udi semantics mmadu agaghi anu na aka Ify. Ejikwa m ogu ooo!!! 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
(To be honest this translation makes no meaning)
I understand how you feel but what you can do is to explain the proverb. That proverb means that people will commit crimes with abandon when they have a higher authority backing them
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Spot on Echeboy!  Another ilu that is similar to the one you explained is: Nwata nna ya dara ibi, akpa amu anaghi acha ya n'anyaA child whose father is suffering from elephantisis of the scrotum does not easily get scared by the size of another scrotum
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Aka kpara eze ka udele ya koo onye chiri ya ozo. When a thief or wrong doer is caught she will tell the unexpected.
why the "she"?okwa i bidola abi?nwa di nma,o buru nna ya ka o yiri,o buru ajo nwa,asi na o bu nne ya ka o yiri.***hisses***  @Youngies,iwe adila gi.lol owu ka o si daputa. @Topic,ka aha eri anaghi eri onwe ha. unu nyere m aka tapia ilua,i just heard this tonight
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ka aha eri anaghi eri onwe ha. This one is difficult to translate to English  I will give a similar proverb to explain it: Agwo anaghi eri agwo ibe yaSnakes do not eat their kind
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
@Topic,ka aha eri anaghi eri onwe ha. unu nyere m aka tapia ilua,i just heard this tonight
Members of a clique/cabal/inner circle do not work against themselves (though not very technically speaking in the real sense of it) Igbo kwenu! Nkwucha abughi ujo. Ana m abiakwa  . A naghi akpu agboo n'onu afu oku. you can't blow the fire when you have spew in your mouth
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@Youngies,iwe adila gi.lol owu ka o si daputa.
Nne don't blame me because: Oku da ibube, odi ka onyuru anyuWhen the fire is smothering, it seems it has quenched
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Youngies nsogbu adighi  @Topic,ebube agu na eche agu,ma o di ndu ma o nwuru anwu [color=#990000]the glory of the lions guards him,,dead or alive Onye na ekwe osiso na ekwe ihe o kwesiri iju,onye na aju ngwa ngwa na aju ihe o kwesiri ikwe [color=#990000]he whos fast to to say "yes" says "yes" when hes suppossed to say "no",he whos fast to say "no" says "no" when hes suppossed to say "yes"  @all unu anola?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@all unu anola?
 meaning 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
 meaning  i choro ka m gwa gi really?  ole otu unu mere?  okwu owerre @Topic,o bughi ubochi nwatakiri kwafuru mmanu ka ana apia ya utari a child is not punished the day he spills the oil
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@Topic,o bughi ubochi nwatakiri kwafuru mmanu ka ana apia ya utari a child is not punished the day he spills the oil
So which day is he punished?
|
|
|
|
|
|
iceblue (f)
|
echelon, i no ebea? anyi neche ka i ko akuko ozo gbasara mbe @ post ngwerre si n'osisi lo tuo, umu ntakiri ge ji ya mee ihe ibara the lizard that leaves the refuge of the tree will be used as a playtoy by small childrenoya, echelon were osiso ga akuko mbediogu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
So which day is he punished?
lol.okwa i choro inum okwu na onu,don't gbala oso oooo. Egwu anaghi atu afo,o buru uzo the stomach isnt scared/afraid,reason hes at the forefreontOchu nwa okuko nwe ada,nwa okuko nwe mwne mwne oso he whos chasing the fowl would keep failing while the fowl keeps running gingerly or mwne mwenly  @Echelon,he would be puinshed when he goes peeping at the mothers ekete uboma 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@Echelon,he would be puinshed when he goes peeping at the mothers ekete uboma  Not so. He would be punished the day he knocks down the basin of palm ash  oya, echelon were osiso ga akuko mbediogu  Nwayo nwayo ka e ji aracha ofe di okuA hot soup is licked little by little hope u understand
|
|
|
|
|
|
iceblue (f)
|
Not so. He would be punished the day he knocks down the basin of palm ash Nwayo nwayo ka e ji aracha ofe di okuA hot soup is licked little by little hope u understandok ooo
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Not so. He would be punished the day he knocks down the basin of palm ash Nwayo nwayo ka e ji aracha ofe di okuA hot soup is licked little by little hope u understandlol.i guess a maghim the full ilu then.dalu  @Topic,agbara aka na azo ala,onye ji ji ana ako can't translate this  Anaghi agwa ochi nti na agha esula you don't tell a deaf man that there is war
|
|
|
|
|
|