|
echelon (m)
|
@echelon BabyO cannot be Queenisha
Jukwaa ese!
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
O maka adighi ama ama O gwara O? 
|
|
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Honestly BabyO jizikwa nomencleture record n'obodo NL
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I fugonu ya. nomenclature record ma o bu metamorphosis record. like the sound of the later 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ehen. o buzi queensheba na ewuzi ugbua.lol BabyO bu onye noo fitiri ewu gambia si na o bu ya nwe ala . @topic,a naghi agba aka ahu nwata eze i can't tapiala nkea hoha  uhuruchi omanu
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ya gazie 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Agbachizinelu onye chi ya na agbachineghii Don't block the road for someone whose God has not blocked road for
any better interpretation?
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Na wa oo, this thread is slowing down
Okwa mmadu nwe ogodo ewu na ata? Shee na person get the clothes wey goat they chop?
Ify and Echelon Ukwu na ama ogodo adighikwa mma igba oto A waist that is used to clothes does not deserve to be naked
|
|
|
|
|
|
fesse (f)
|
youngies how far kee ije nwa nne
|
|
|
|
|
|
fesse (f)
|
onu na ugwu tugburu ele
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
youngies how far kee ije nwa nne
Nne oma, anyi noo na adoga 
|
|
|
|
|
|
dadsgal (f)
|
Kedu nnu eehhhhh,ndi oma
|
|
|
|
|
|
AMAKAONE (f)
|
E tie dike n'ala, a nu uzu ya.
LITERAL TRANSLATION: Knock a valiant man on the ground and the shouts will be tremendous.
" The downfall of a famous man attracts public attention. "
|
|
|
|
|
|
AMAKAONE (f)
|
Nwunye awo si na di atoka uto, ya jiri nuta nke ya kworo ya n'azu.
literal Translation: The female toad said that husband is so sweet that when she got married, she carried her husband permanently on the back.
Explanation: A humorous proverb used in cajoling women into loving their husbands.
|
|
|
|
|
|
AMAKAONE (f)
|
Nwaanyi mara mma ma nwee ajo omume, a ga-alu ya alu; nwaanyi joro njo ma nwee ezi omume, a ga-alukwa ya alu; nwunye mmadu ka ha ga-abu; ma nwaanyi joro njo nwe ajo omume anaghi ebi be di.
A beautiful woman with bad character is marriageable; an ugly woman with good character is also marriageable -- they will both be wives; but an ugly woman with bad character does not live in a husband's house.

toshmann (m)
|
onye gakwanu alu nwanyi joro njo . . o bu free? ihe ahu i ga emere nwanyi mara mma, i gakwa emere ya nwanyi joro njo, soo obaghi uru ilu nwanyi joro pieces. ka m ghara inwe nightmare n'abali 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Nwaanyi mara mma ma nwee ajo omume, a ga-alu ya alu; nwaanyi joro njo ma nwee ezi omume, a ga-alukwa ya alu; nwunye mmadu ka ha ga-abu; ma nwaanyi joro njo nwe ajo omume anaghi ebi be di.
A beautiful woman with bad character is marriageable; an ugly woman with good character is also marriageable -- they will both be wives; but an ugly woman with bad character does not live in a husband's house.
How about a beautiful woman with a good character? na d one i want 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Agwa bu nma nwanyi dika ndi igbo turu n'ilu
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Di ka ego ji buru mma nwoke, okwa ya?
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Obu ezi okwu mana oburu ego akpatara n'uzo ziri ezi n'abughi 419, ogwu ego, ma obu n'uzo arurala
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
rubi, ufodu umu nwanyi achoghi i ma ihe ahu i na-ekwu?
They don't care where the money is from.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Yes na, maka na ndi Igbo si na oji ego bu eze He who has money is king
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Emecha ha ga akiayi n'ihi na agba acha oso aguo mile
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I jighi ahu? Ndo kwa ooo. Gbakeee ngwa ngwa o
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
dalu.o disigo nma already.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ekene dili chukwu n'ihi na
Onweghi ihe akika puru ime nkume There's nothing termites can do to a stone
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
EBE KWANU  o nweghi ihe oke ga eme akpa rice,na o taka ota otu iko Theres nothing a rat can do to a bag of rice,he can't possible finish it!,at most he can only consume a cup 
|
|
|
|
|
|
Queenisha
|
kedu ndi ji my name aku asiri hia? 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
O mu nwa  Kedu ihe i ga-eme 
|
|
|
|
|
|