|
ifyalways (f)
|
lol onye mara na ogu na acha ya n"isi ya buru uzo metu ibe ya aka.  e volunteergom onwem as ref,piiiiiiiiiiiiiiiiii start 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I ma ihe m ji kita? E ji itali imo oka! Ngwa queenisha biakwa ebe a ozo kita …
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
A choro m iyi ya egwu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
a na amachakwanu  o ka nma na onara gi oso,maka na igbo si "onye agbala nwa agu aka n'odu,ma o di ndu ma o nwuru anwu" don't touch a tigers tail,be it alive or deathqueenisha na agbakwa biko 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Rubi ooooooooooooooo e chefuolam ihe m choro iju gi na mbu. ole gi ugbua?biko "arigbo" na "nchu-anwu" abu otu akwukwo? o gbaram ghari,doo m anya. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@Ify Both are the same thing. My father's people call it "arigbe" while my mother's people call it "nchu anwu". It's possible that apart from it's use in cooking, it's also used in repelling mosquitoes hence the name "nchu anwu" 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Some dialet also call it "Ahiji", in Abuja here they call it "scent leaf"
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
@echelon iyere eye n'ihe gbasara ndi igbo Ibu igbo profeso?
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Rubi ooooooooooooooo e chefuolam ihe m choro iju gi na mbu. ole gi ugbua?biko "arigbo" na "nchu-anwu" abu otu akwukwo? o gbaram ghari,doo m anya.  Amaghi m ihe bu arigbo mana amam nchu anwu I chetere lem nchuanwu eji esi nkwobi anata n'uhuruchi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Echelona sef,i ga amacha ihe nile na igbo?adiwalam jealous  mu na nwoke na eme di argument.ihere egbuolam.di bobo gwara na ha abuo bu otu ihe,m mere isi okpukpu si na o bu asi. ilu ooooooooooooooooooooo unu tuta ilu biko 
|
|
|
|
|
|
Negro_Ntns (m)
|
Kedu,
Can someone please open a thread on "Learning Ibo language". I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo. :-)
|
|
|
|
|
|
Lady J
|
Kedu,
Can someone please open a thread on "Learning Ibo language". I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo. :-)
ok,go to d igbo kwenu thread,I'm very sure they will teach u igbo there 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ok,go to d igbo kwenu thread,I'm very sure they will teach u igbo there  heheheheheh teach him indeed.ha chere Echelon,nani ya nwere di time and patience.  ilu plsssssssssssssssssssss 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
ok,go to d igbo kwenu thread,I'm very sure they will teach u igbo there  Idi sure na ochoro imu igbo for real ya buru kwa eziokwu omutacha ugbua o buru anyi mewe ihe ochi Zebrudaya si n'izu ka nma na nneji yo oooooo ooooooooooo
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Chaa chaa chaa, Igbo, rie nu! Igbo, biri nu!! Igbo, meka nu!!!
Umunne na Umunna, ndi Igbo kwoo aba, anam ekele unu. Asim ya diri anyi nile mma.
Alotolam (I am back)! Anam abia na ogbako anyi am bu Nairaland kwa mbosi, kama adighim enwe ohere itinye onu na okwu. Igbo si na: Ihe (Ife) dabara na mmiri, ukwu ka eji acho ya.
Ify, Echelon, Youngies, rubi, otele, na kwa ndi ozo, asim ndewo nu!
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Chaa chaa chaa, Igbo, rie nu! Igbo, biri nu!! Igbo, meka nu!!!
Umunne na Umunna, ndi Igbo kwoo aba, anam ekele unu. Asim ya diri anyi nile mma.
Alotolam (I am back)! Anam abia na ogbako anyi am bu Nairaland kwa mbosi, kama adighim enwe ohere itinye onu na okwu. Igbo si na: Ihe (Ife) dabara na mmiri, ukwu ka eji acho ya.
Ify, Echelon, Youngies, rubi, otele, na kwa ndi ozo, asim ndewo nu!
Nno biko n'abiarute n'threadia nihi na ndi ibgo turu ilu si anyu ko mamiri onu okpo ofufu
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Kedu,
Can someone please open a thread on "Learning Ibo language". I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo. :-)
Ask any questions of yours and it shall be taught you, we have capable hands
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@echelon iyere eye n'ihe gbasara ndi igbo Ibu igbo profeso?
Mba a bughi m. If I'll ever be a prof., it will be in electronic engineering  teach him indeed.ha chere Echelon,nani ya nwere di time and patience.  hmmm. patience…yes but time?… not much  @Mortiple Nna daalu soo. Kee kwanu?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Mortiple nno. kedu ejima gi Kahiff? more ilusssssssssssssssssss nti anyi di open  udo di
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ndi be anyi si na O na bu araghi ire esibe ogologo You don't start measuring who is taller when they not even near the same height
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Kedu nnu eehhhhh,ndi oma
Anyi di mma. Gi nwa kwanu?
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Mortiple nno. kedu ejima gi Kahiff? more ilusssssssssssssssssss nti anyi di open  udo di Kashiff gara ezum ike  Oga alota oge na dighi anya. Igbo si na: Adighi aju oke-mkpi ebe orahuru, ihe kaa mkpa bu otetara ura.It is needless to ask about where a he-goat passed the night, the concern should be did he return home. Igbo si na: Okokporo kwanyere onwe ya ugwu, ajuo ya "kedu ka umuazi di?"When a bachelor esteems himself before people, they would inquire about his children's wellbeing without even knowing he has none. Cha cha cha, young bachelors kwenu! Cha cha cha, old bachelors kwenu!! Cha cha cha, retired bachelors kwezue nu!!! 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
okro adighi aka onye kuru ya Okro cannot be taller than the owner/person that planted it
|
|
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Hmmm, m kwue ebe na agu m ino ugba, church agbasa Ura toba uto, ekwu nwe ya ekwoWhen sleep gets deep, then snoring commences
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol youngies biko kwueeeeeeeeeeeeee  Ekwuro ekwu mere onu,a nughi anu mere nti needing/lacking i and not saying it out is the fault of the mouth,not hearing is the fault of the ear or now maybe hearing but not acting. lmao
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Hmmmmmmm, I naha akwa nye m na onwuwa, don't blame me oo
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onwunwa kwa?how and when?lol okwa asi na nwata nna ya dinyere oshi na eji okpa a gbawa uzo,guy kwuo ihe na agu gi biko.o di njo anyi a tuara gi meeting.Ozokwa,oko kowa mmadu o gakwuru mmadu ibe ya o nyere ya aka,koo di oko.lol Echelon no bi so?
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Na wao,o gini choro ime ebea?unu ebidokwa ozo  o nwere omenala ndi ufodu ebe na ala igbo na eme na agbam hari.o buru na nwanyi na nwoke na eme enyi,along the line,nke nwanyi abia di ime,nke nwoke emebeghi ihe obula n'isi nke nwanyi sha  mana onye o bula ma o na eme di babe enyi.O buru na dika ihe uwa siri di,nke nwanyi anwuoo with the afo ime chukwu buru anyi nile ihe ojoo! ndi be nke nwanyi asi ha luo di girl na onwu.ie o ga agba nkwu di girl mecha ihe nile a na eme n"isi nwanyi bia lie ya ka nwanyi ya.udika ihe a ,o di nma na echiche gi  to me oooo,am not a fan of sex before marriage  but still,e cherem na di omenala dikwa njoo  anyway  @Topic,kpara nkwu,kpara akwu,onye nwe isi akwu nwe isi akwu lol,abeg i can't translate oooo Mmiri mmaru ugo sara ugo ahu/aru when rain falls and soaks the eagle,its indirectly bathing the eagle
|
|
|
|
|
|
Mortiple (m)
|
Na wao,o gini choro ime ebea?unu ebidokwa ozo  o nwere omenala ndi ufodu ebe na ala igbo na eme na agbam hari.o buru na nwanyi na nwoke na eme enyi,along the line,nke nwanyi abia di ime,nke nwoke emebeghi ihe obula n'isi nke nwanyi sha  mana onye o bula ma o na eme di babe enyi.O buru na dika ihe uwa siri di,nke nwanyi anwuoo with the afo ime chukwu buru anyi nile ihe ojoo! ndi be nke nwanyi asi ha luo di girl na onwu.ie o ga agba nkwu di girl mecha ihe nile a na eme n"isi nwanyi bia lie ya ka nwanyi ya.udika ihe a ,o di nma na echiche gi  to me oooo,am not a fan of sex before marriage  but still,e cherem na di omenala dikwa njoo  anyway  Ify, ome nala a, dika isiri kwuo, di kwa egwu (fearful). Adighi eme ya na obodo nsi bia. On the other hand, kedu ka nwoke tozuru etozu ga eji kporo nwa onye ozo free-of-charge. Nya buru gi iga ekwe? Igbo si na: Onye si na obughi ya, ya buru ya gini ka oga eme? Ndumodu m (my advice), mee nke ike kwere gi (do something). Akporokwala nwa onye ozo na efu. Akwukwo nso anabatayi ya (the Holy Book does not encourage it). Igbo, biri nu!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ify, ome nala a, dika isiri kwuo, di kwa egwu (fearful). Adighi eme ya na obodo nsi bia. On the other hand, kedu ka nwoke tozuru etozu ga eji kporo nwa onye ozo free-of-charge. Nya buru gi iga ekwe? Igbo si na: Onye si na obughi ya, ya buru ya gini ka oga eme? Ndumodu m (my advice), mee nke ike kwere gi (do something). Akporokwala nwa onye ozo na efu. Akwukwo nso anabatayi ya (the Holy Book does not encourage it). Igbo, biri nu! Eziokwu ka i kwuru mana asi na ana amacha ife uwa amacha  still,ihe soro ya buru,e cherem na di tin kwesiri nkpochapu kpamkpam. Echelon,Youngies,Kashiiff na Rubies okwu a ka na eche unu  @topic,egbe bere ugo bere nke si ibe ya ebele zii ya ebe o ga ebe
|
|
|
|
|
|