|
rubi (f)
|
Onye amuma anghi abu eze na ala nke aka ya @ify o di m ka o nwere ihe mere recently na ndu gi ekele diri chineke ama kwam na mmuo mu n'agbaram ezi ama ole ihe ahu isi na iga akoro m korom ka obi di m nma nti mu ma agba kitikiti inu ya  I wish you the best in life
|
|
|
|
|
|
mekk (m)
|
oSUGBO DI N'ALA OOO.KE MESIA. 
|
|
|
|
|
|
IBEXY (m)
|
I could not stop laughing at this one. Saw it in the thread. Chineeke!!! Ejiro amu eyi ashawo egwu translated: you cannot intimidate a prostitute with a d@$k 
|
|
|
|
|
|
r_o_b_b_y (m)
|
@ify nno oh. wetin be okpowo?
@post
Nwayo nwayo ka eji aracha ofe di oku
Take things one at a time
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Onye amuma anghi abu eze na ala nke aka ya @ify o di m ka o nwere ihe mere recently na ndu gi ekele diri chineke ama kwam na mmuo mu n'agbaram ezi ama ole ihe ahu isi na iga akoro m korom ka obi di m nma nti mu ma agba kitikiti inu ya  I wish you the best in life Rubi  i bu onye amuma  lol,nti akona gi oko,m ga agwa gi,a nom acho mgbe ohere kaa daputara mu na gi.N'ezie,Chukwu has been nma nma to mu.O merelam ihe oma di 3 much na izu a.sorom kele ya @Ibexy,o dikwara gi egwu,o bu nani nke ahu ka i huru?lol @robby,i maghi ihe bu okpowo?  e chekwam na i bu onye bende?okpowo bu ego. i mere olia?i pusara?  @Topic,ebe onye bi ka o na awachi you take care of where you are living at  ole kasiff,Mortiple,Youngies,Echelon a, nwakaibe ?ilu na achokwa iko na threadia 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
kpom kpom kpom anya m na ukwum batara ebe a oooooooooooooo Ya gazie !
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ifeoma melu Ifeoma  Goodthing happened to Goodthing Congrats!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ochu nwa okuku nwe ada, nwa okuku nwe mwomwo oso Literal: It's the chicken pursuer's fate to fall down, the chicken's fate to continue running Meaning:Your adversaries will not succeed in doing you any harm, they may try but they will not succeed.
Ime a kwu oto tuta na-apu ara Literal:A pregnancy conceived while standing begets madness Meaning:Poorly planned arrangements always end up in chaos and regret.
E gbue maka iwe, e nie maka isi Literal:If we kill because we are angry, we'll bury because of stench Meaning:Forgiveness is the best form of revenge.
|
|
|
|
|
|
r_o_b_b_y (m)
|
@ ify obughi okpowo. anyi na asi okpogho
abu'm onye ozuitem na Bende L.G.A,
|
|
|
|
|
|
AMIGO112 (m)
|
Nwata nodu ana ebe ndi toroya kwu oto,nney a akpoghi ya nna ya apkoya
IF A CHILD SITS AND HIS ELDERS STAND,IF HIS MOTHER DOESN'T CALL HIM ,HIS FATHER WILL CALL HIM.
Onye wetara isi ya ka eji tiwa aku-bekee agaghi enwe onu ita ya
HE WHO VOLUNTEERS HIS HEAD FOR THE BREAKING OF THE COCONUT WILL HAVE NO APPETITE TO EAT IT
Otuobula osoro ukwu nwanyi ya bue, obu nwoke ga ari ya elu
NO MATTER HOW LARGE A WOMANS WAIST IS, IT IS A MAN THAT WILL CLIMB IT
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@Robbye merem mistake na ide ya.i really meant okpogho.dalu ! a bum one Arogod.uzo ulo  @Amigo,ndeewo.more ilus biko.Nna gi muru gi,i jighi ujo bia ! @Echelon,a likerim ilu gi ndia.u always come back fresh and ndu ndu .  @mmadu nile,Ya gazie ! Mmiri mara ugo a sago ugo ahu 
|
|
|
|
|
|
onyinye2 (f)
|
@unu niile This is what nnem told me not to long ago when I was really frustrated in learning the Igbo language. Cause I know words now, but the trouble is putting them into reasonable sentences. Anyways this is what she told me,
"Iyi mba na-aso ka okwu ha" (The rivers of a people flow at the same rate as their language.)
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Quite thought provoking…
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hmmmn Ilu nke a dikwa omimi
|
|
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Ogbu opi n'ezi imi He who works must chop
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Rubi  kedu? @Topic,ihe soro chi jie/uhuru ji gba,nwanne di ma onwe ha. no matter how dark the night might be,in-laws still recognize themselvesMortiple,Kashiff,Youngies,Nwakaibe,Echelon, unu alulu nwanyi independa?  ole ebe unu no? 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ify na rubi daalu nu. Onye asi jide ka o ji na-eme ife oma ma onye asi ya rapu ka o ji na-eme ife ojoo. Jidekwa nu ka unu ji!
N'eziokwu, treedi a aburuwo nnoo ulo m nke abuo, ebe m na-ezu ike ma m gwuchaa osimmiri ukwu na nke nta di na rivas steeti a. Amaghi m ihe treedi a aka abu ma o buru na unu a noghi ya. We thank you two.
Ilu Igbo juru m onu ma ntughari ekweghi m ugbu a.
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Ify na rubi daalu nu. Onye asi jide ka o ji na-eme ife oma ma onye asi ya rapu ka o ji na-eme ife ojoo. Jidekwa nu ka unu ji!
N'eziokwu, treedi a aburuwo nnoo ulo m nke abuo, ebe m na-ezu ike ma m gwuchaa osimmiri ukwu na nke nta di na rivas steeti a. Amaghi m ihe treedi a aka abu ma o buru na unu a noghi ya. We thank you two.
Ilu Igbo juru m onu ma ntughari ekweghi m ugbu a.
echelon Daalu kwa ina aga rig? lezie kwa anya maka miri biko ebi turu m n'ph Aka aja aja n' ebute onu mmanu mmanu Onye ube ruru ya ra cha If good thing happens to you enjoy it
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Ify kedu? biko joliwa ooo!!!!! O bughi gi mere onwe gi eze ogba katara aka si ma obughi gi
Anaghi azo eze azo ana amu eze amu People don't struggle for kingship they earn it
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Rubi na Echelon  o nwere akuko m ga akoro unu.for fun biko,onye e wela iwe dokwa  Gee nti : O nwere otu nwoke onye igbo gara m lere anya na Jerusalem.o rute na mmiri Capernum,ebe ahu Jisos gara ije n'elu mmiri so o nwere ndi okwo ugbo boat no ebe ahu.nwoke onye igbo ahu choro iba nu ugbo ahu ka o were leta mmiri ahu ofuma,lekwa ihe gaziri nu  : Onye igbo ; a chorom iba ugbo Okwo ugbo; to and fro 500 $ Onye igbo: cheei  maka gini?no wonder onye nwe anyi jiri ga ije n'elu mmiri a.  lol,ndi igbo di 3 mush  Onye ube ruru ya racha biko 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@Topic,ukwu jie agu,mgbada a biara ya ugwo. If the Lion is lame or nursing a leg wound,even erhm ha,i can't go further oooo Bikonu umu nne m gini bu "mgbada"? 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
lol, ify, ibukwa onye igbo . . .  . . mgbada=antelope ify here is ur bill . . . $45.00
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lol Tosh dalu.cheei so mgbada bu antelope  a nam ata antelope pieces  don't worry,i would pay your bills with felimbombo tonight,just do tonight on me.  antelopeeeeeeee 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
,just do tonight on me.  heeeeey  ala mbano eeeee  ify, mu na gi nwe abali taa ebe m nwere ukwu belgium, nganga g'egbum egbuka m ga zuta condom
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
LOL Tosh i kpodela catechism isi na ala agu.ole ebe i huru mu na gi owu? haa,lekwam biko  ,a nom be di,a chuputakwalam n'ihi na you are not worth it.  kagbuo ihe ahu i dere biko 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
ify cooluo down. o gini di sef  ugbu a m chargi-chara ka i na abia i koro rubbish. biko bia k'anyi lakpuo na chi egiwela. mee osiso before fake abata ebe a 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Ha Tosh, O na-achakwa gi red! Okwa ire oma ka ejula ji aga n'ogwu, 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
rotflmao gwa Tosh biko  o ji ya na njo  Igbo nma nma nu 
|
|
|
|
|
|
darfur (m)
|
lol. . .  nwatakiri a unu na akpo tosh eh. . . o churchi 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Darfur,ike Tosh a gwula anyi nile  @Topic,mmadu gwaram nkea ugbu a,Mmadu a naghi agbanari Otele ya na oso. you can't run faster than your ass O dikwa egwu mana o bu eziokwu 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Agbisi gbaa otele otele amuru ako If black ant bits ass ass learns quickly One learns only through one experince
|
|
|
|
|
|