|
Crude Oil (m)
|
He who is training a destitute is training his enemy? @Crude Oil, berra come here and add some crude oil of understanding to this your ilu  Ha ha. Iya pin? Ndi be anyi na-akpo ya iya ntutu. Belief in shooting of pins (needles, office pins, etc) as a weapon of spiritual attack. Awo adighi agba oso ehihie na nkitiThe toad does not run in the afternoon for naught. Igbo kwenu!!! I nwetere ya. Na ebe m shi (where I'm from), nwangwe bu destistute, a pauper, mendicant e.t.c Ilu ozo gbasara ndi nwangwe si na "Omye megburu nwangwe megburu onwe ya". Igbo kwenu
|
|
|
|
|
|
|
|
Andre Uweh (m)
|
Ahu ka nma na o wu onye eze nyuru. It is better that the leader is the one at fault.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Crude oil,keduzi ka o si buru na onye zuru nwangwe zuru onye iro ya?
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
the mere thought of udele is hilarious, such a beautiful, grossly underrated bird, NOT! 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
ahu dimkpa, ahu ogologo imi ya. translation: when you see a dimkpa, you will see his long nose.  ( that sounds more like pinochio to me), he tells a lie, his nose gets longer 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
@ IFY, nne i na etete ura osiso,  , munwa ura na ato mu ka sugar. baby just-ru kwusi inu ara, so ona etete ugboro abuo n'abali iri nri.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@ IFY, nne i na etete ura osiso,  , munwa ura na ato mu ka sugar. baby just-ru kwusi inu ara, so ona etete ugboro abuo n'abali iri nri. Mba ooo.O nwere ebe anyi gara,it was so boring,e jim phone m were na egburi oge  @Topic,onye zuru igba nwanne ya,ole ebe o ga aku ya? Translation;One who steals his kinsmans drum,where wud he beat it? Onye zuru ji nwanne ya,ole ebe o ga aru/ahu ya? Translation;One who steals his kinsmans yam,where wud he roast it?Rubi,Echelon na Youngies,odikwa na nma?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ndi Igbo si na "Nchi fodugodu so ofu ha ga na atariri." In English- Even if its just one grasscutter is remaining, it will still be cutting. Ify thanks for still cutting.
|
|
|
|
|
|
Crude Oil (m)
|
Crude oil,keduzi ka o si buru na onye zuru nwangwe zuru onye iro ya?
Amaghi'm 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Nwata kwopu aka osoro ndi okenye rie nri
If a child washes her hands very well he will eat with the elders
If a child behaves very well she will have conversation/discussion with the elders
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ndi Igbo si na "Nchi fodugodu so ofu ha ga na atariri." In English- Even if its just one grasscutter is remaining, it will still be cutting. Ify thanks for still cutting.
~ Adding my voice ~ Ify, rubi, echelon, throttler and et al thanks for still cutting 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
~ Adding my voice ~ Ify, rubi, echelon, throttler and et al thanks for still cutting  Otele nshi 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Otele nshi  Imi oho! 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Otele nshi   ~ Adding my voice ~ Ify, rubi, echelon, throttler and et al thanks for still cutting  still cutting what? aji ike? 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
still cutting what? aji ike?  otele aji ike What next? 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
[quote author=youngies link=topic=43635.msg4740049#msg4740049 date=1255624695] otele aji ike
What next?  youngies, kedu ka imere.? abuja odikwa hot this season? jos na ahu nmadu na oku ka ji . last time i went to abuja/keffi, i developed heat stroke  ( as onye ocha wey i be na) 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Youngies,Otondo. Throttler,so J-town di hot ugba?e chekwam na Jos na adi all year round cold.A bialam Jos mbu,Katako,Apata na Rayfield.  Ndi ahu nwere tomato,ihe eji eme salad na potatoes.I na eme enjoy no bi small. @Topic,Mmiri riri ehi/efi ka mbe huru na awa ogodo,o ga efe efe ka o ga awu awu? The tortoise gears up by a river that drowned an elephant: is it going to fly or jump over the river?
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Youngies,Otondo. Throttler,so J-town di hot ugba?e chekwam na Jos na adi all year round cold.A bialam Jos mbu,Katako,Apata na Rayfield. Ndi ahu nwere tomato,ihe eji eme salad na potatoes.I na eme enjoy no bi small.@Topic,Mmiri riri ehi/efi ka mbe huru na awa ogodo,o ga efe efe ka o ga awu awu? The tortoise gears up by a river that drowned an elephant: is it going to fly or jump over the river?nne, ona enwe oge jos na eme experience blazing heat. that type that poses the threat of cerebro spinal meningitis. ugbu a odi very hot., mana a bit cool during evening. ebim na rayfield, na azu government house& millionaires quaters( ebim na ebe abuo)  ., apata and that katako area is prone to violence, cos of the mixture of folks in that area  . jos nwe fruit and salad stuff, that is what i will greatly miss when we leave in a couple of years, and its relative tranquility. anyi mere relocate from lagos na 2003 to jos., but my hair hasnt recovered from the jos harsh weather  , even cream no dey work here 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Aku fecha o dara awo Agara cha must come back I know I did not get the interpretation but don't crucify me
|
|
|
|
|
|
Bbeee
|
agwara gi si, fada gbara oku , ga na ju ma ahao nu ya mo soro gba, chaii i nid 2 improve ma ibo spelling
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
ukwu na'aga wam- wam, anya na'aga zam -zam na'hu ya  translation: the leg that goes wam-wam, the eyes that sees zam zam also sees it. meaning: nothing you do is really hidden.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@throttler Abuja bu ebe obibi . . . the heat adighikwa to much . . . a good 2hsp A/C does the magic.
@Ify, agavu! Otu m onyi na Abuja ooo
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
ugo chara acha adighi echu echu A mature eagle feather will ever remain pure One well trained will stand the test of time
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ugo chara acha adighi echu echu A mature eagle feather will ever remain pure One well trained will stand the test of time
OMG i love this.  nne, ona enwe oge jos na eme experience blazing heat. that type that poses the threat of cerebro spinal meningitis. ugbu a odi very hot., mana a bit cool during evening. ebim na rayfield, na azu government house& millionaires quaters( ebim na ebe abuo)  ., apata and that katako area is prone to violence, cos of the mixture of folks in that area  . jos nwe fruit and salad stuff, that is what i will greatly miss when we leave in a couple of years, and its relative tranquility. anyi mere relocate from lagos na 2003 to jos., but my hair hasnt recovered from the jos harsh weather  , even cream no dey work here  A dim lucky then maka na mgbe nile m biara na Jos,its been cold all through. Bia Youngies,kpachara anya gi.Oyi tugbuo gi dia.  @Bbee no be say u talk am,u need to brush up on your igbo,we wud help u . 
|
|
|
|
|
|
Bbeee
|
@ify,
wld u b ma tisha?
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
@ify, nne locationu gi di egwu! ahia azu fridgi kwa  , aka gi ga~adikwa ka sand paper 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ahia azu fridgi!  isi eme biela Ify maka chi  Before location ya bu na bed agaba @topic Odighi ihe ura mere anyaNothing spoil
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Youngies,ura na akpo anya. Azu fridgi bu ebe ano.Okporoko nwa ogbenye.  Throttler,dika Youngies siri kwuo,o dighi ihe ura ga-eme anya~~o dighi ihe azu fridgi puru ime aka mu~~
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Nwunye anyi nwunye anyi ka abali bia ka anyi mara onye o bu nwunye ya Our wife our wife when midnight comes we will know whose wife she really is Ify como ta apetu? 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Nwunye anyi nwunye anyi ka abali bia ka anyi mara onye o bu nwunye ya Our wife our wife when midnight comes we will know whose wife she really is Ify como ta apetu?  THIS!!Hmmm, rubi bikokwa children noo nga oo O gini ka ana eme nwuye n'ime abali?  Ify i nwere idea? 
|
|
|
|
|
|
|
|