|
youngies (m)
|
di na nwunye na azu okwe na~abali, siki 1, siki 2  Chei!!! Obara Jesus!!! throttler i na acho ikowa na n'ime abali di na nwunye kwesiri iraru ura, kama ha zuba siki 1, siki 2? Gini na egbochikwanu ha izu yabu siki na ehihe?  @Ify Eme nwata ka emere ibe ya, obi adi ya nma.
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Chei!!! Obara Jesus!!! throttler i na acho ikowa na n'ime abali di na nwunye kwesiri iraru ura, kama ha zuba siki 1, siki 2?
Gini na egbochikwanu ha izu yabu siki na ehihe?  @Ify Eme nwata ka emere ibe ya, obi adi ya nma. imaghi na izu okwe di na nwunye anaghi adi nma na~ehihie? obu maka umu aka. umu aka ga amuta izu okwe osiso  .
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
imaghi na izu okwe di na nwunye anaghi adi nma na~ehihie? obu maka umu aka. umu aka ga amuta izu okwe osiso  . Jehova napu ekwensu ike!!! Ify ina egerekwa? throttler nne, biko kowala m udiri okwe bu ihe di na nwunye na azu? 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
youngieeeeeeesssssssssssssssssssssiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii  nkowara gi udi okwe ha na~azu, i gasi mu luoro gi nwanyi ka ime experimenti, nluchara gi nwanyi, i gasi mu kowara gi ka gina ya ga~esi zuo okwe.  ebe imaghi okwe di na nwunye, dat means obu mu na emebi gi, which boils down to umu aka imuta izu okwe osiso 
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
imaghi na izu okwe di na nwunye anaghi adi nma na~ehihie? obu maka umu aka. umu aka ga amuta izu okwe osiso  . Onweghi mgbe anaghi azu okwe mgbe o bula john thomas kporo mada ga aza ya oku. akwara amaghi maka umu aka. umu aka nwere ebe ha na ano n'ele katoon
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
THIS!!Hmmm, rubi bikokwa children noo nga oo O gini ka ana eme nwuye n'ime abali?  Ify i nwere idea?  I ga adi suprise ihe children ugbu a ma imaghi ya half
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Eze mbe si na ihe olu oha di nma mana oriri oha n'aka ahu The tortoise said that many hands at work is enjoyable but many mouth to feed can be hard It is not easy to feed many people
Weekend oma
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
Onweghi mgbe anaghi azu okwe mgbe o bula john thomas kporo mada ga aza ya oku. akwara amaghi maka umu aka. umu aka nwere ebe ha na ano n'ele katoon
dat is for ndi na~azu okwe nwayo~ly. ndi n'amaghi azu okwe quietly kwanu. umuaka these days nwere decoder n'isi ha, if pop n mum disappear, they start sniffing about. 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Onweghi mgbe anaghi azu okwe mgbe o bula john thomas kporo mada ga aza ya oku. akwara amaghi maka umu aka. umu aka nwere ebe ha na ano n'ele katoon
rubi nne, ihe izu okwe a confuse ga m before now, ugbua ka m nghotara na obu ime ihe aruru ala ka unu na ekwu  dat is for ndi na~azu okwe nwayo~ly. ndi n'amaghi azu okwe quietly kwanu. umuaka these days nwere decoder n'isi ha, if pop n mum disappear, they start sniffing about.  throttle ihe i kwuru bu ihe mere eme. Ndi dika anyi na agba ukwu n'aja mgbe ha biga okwe adighikwa mma izu yabu okwe na ehihe na ebe umu aka no Ma obu ndi dika Ify na eti so so mkpu kwesiri i bu nani n'ime ndeli ka ekwesiri ibi ha okwe Amaghi ihe sokariri ibi okwe 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Haha.  Unu jikwa iwe na azu d okwe na weekendia,izu legal okwe na ato uto,ndi dika Youngies na azu illegal and stolen okwe. . . o nweghi uru ma o bu uto dina ya.Youngies take note  Throttler na rubi  @Topic,A gbacha egwu,o na na ukwu. Beta anu,beta anu bu na ahu nama. For every action,there is equal and opposite reaction.
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
rubi nne, ihe izu okwe a confuse ga m before now, ugbua ka m nghotara na obu ime ihe aruru ala ka unu na ekwu ;
hahahaha!!!!!!! ka m were ujo kwere Ify 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Haha.  Unu jikwa iwe na azu d okwe na weekendia, izu legal okwe na ato uto,ndi dika Youngies na azu illegal and stolen okwe. . . o nweghi uru ma o bu uto dina ya.Youngies take note  Throttler na rubi  @Topic,A gbacha egwu,o na na ukwu. Beta anu,beta anu bu na ahu nama. For every action,there is equal and opposite reaction.Ify i rere ere  hahahaha!!!!!!! ka m were ujo kwere Ify  Amaghi m dika onye okwu asi 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
so youngies na azu ilegal okwe  ,  ekwela ka onye nwe okwe jide gi o. btw, biko zuforo onye nwe okwe, ka ohu okwe ya ga aza oge nwanyi ga alu ya. 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
There is no proof anywhere na m zuga illegal okwe  In short aha baptism m bu Virginia OdinkemereO Ify bu Kezaya Olaniyi Olatoto  @throttler Biko gwam obu na okwe anaghi adi gi nma? 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
youngiessssssssssss  azukatara mu okwe zuta 3 babies  . so, izu okwe is 3 times sweets for me. 
|
|
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ndi bekanyi (Our people) which dialect is this?
Here are few examples I heard recently
Mbe na mbe zukoo ahia, uru anaghi adi ya There is no profit in a deal between two tortoises
Onye na-agbara ndi mmoo ogu, isi na-abu ya aja aja S/He who fights for/defends spirits, his or her head is full of sand (sports sand in his/her hair)
Oju ora be mmoo ga-eji anya ya hu S/He that is asking after the dead shall see with his eyes
Deep proverbs, especially the second one, if you don't understand, ask the elders around you!
Udo ka mma.
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
onye atuuru ilu kowaara ya, ego eji luo nne ya furu ef the person that hears a proverb, and asks for the meaning, his mothers bride price is a waste i sooo dont agree with this ilu atalllll 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
youngiessssssssssss  azukatara mu okwe zuta 3 babies  . so, izu okwe is 3 times sweets for me.  THIS!!!Biko jidekwa ka iji  Zuru okwe gawa ooo . . . elekwala anya n'azu @topic Ihe nwata amaghi di ka ikpu nne ya What is unfamiliar to a child can be likened to his mother's V
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ndi bekanyi (Our people) which dialect is this?
O di m ka ndi side Umuahia. Rubi,throttler  Youngies,ozu okwe.kedu?
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ify mbakwa!! O throttler bu confirmed ozu okwe 
|
|
|
|
|
|
koolchicco
|
Igbo nasu n'olu n'olu, mana akwa ukwara oburu ofu. Udo diri unu nile umunne m. 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
youngiesyyyyyyyyyyyyyyyy no let me catch you o, i get cane for your kin borrom. naughty boy like you  ifyyyyyy ada ndi oma, elewe ukwu egbuo nama. 
|
|
|
|
|
|
koolchicco
|
youngiesyyyyyyyyyyyyyyyy no let me catch you o, i get cane for your kin borrom. naughty boy like you  ifyyyyyy ada ndi oma, elewe ukwu egbuo nama. 
Kedu ihe iji esusu nwanyi ibe gi onu  Maka why? 
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
[/b] Kedu ihe iji esusu nwanyi ibe gi onu  Maka why?  chei chico, ihe ahu i na acho, adighi na akpa mu at alllllll  ify bu nwa nne mu, obu imaghi? 
|
|
|
|
|
|
koolchicco
|
chei chico, ihe ahu i na acho, adighi na akpa mu at alllllll  ify bu nwa nne mu, obu imaghi?  Biko Nwanne m, Ewela iwe. Maka na ogbanwojuru m anya, n'ihi na ina esusu Ify onu. 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
koolchicco Tufiakwa!!! Uche gi di very derry  Kedu ihe ibu n'obi sef?  throttler adighikwa eti okwe with ihe kere isi . . . o bu nani akwara kwu oto na eme ya obi anuri mgbe dum 
|
|
|
|
|
|
koolchicco
|
koolchicco Tufiakwa!!! Uche gi di very derry  Kedu ihe ibu n'obi sef?  throttler adighikwa eti okwe with ihe kere isi . . . o bu nani akwara kwu oto na eme ya obi anuri mgbe dum 
Nwanne m, I na akpa m ochi nukwu!!! 
|
|
|
|
|
|
cantell (m)
|
Ndi ba-anyi ekele m unu. Kedu ka eke si anya anwu?
|
|
|
|
|
|
rubi (f)
|
Were ire guo eze gi onu Count your teeth with your tougue Use your brain and figure it out
|
|
|
|
|
|
throttler (f)
|
koolchicco Tufiakwa!!! Uche gi di very derry  Kedu ihe ibu n'obi sef?  throttler adighikwa eti okwe with ihe kere isi . . . o bu nani akwara kwu oto na eme ya obi anuri mgbe dum  youngies iji okwu, but all the same i am coming to get you, berra lock your door o! gwa chico na eji gi mu izu okwe egwuri egwu at all, i will never trade izu okwe with akwara kwu oto with ihe na eke isi  chico, i bu onye uru 
|
|
|
|
|
|
koolchicco
|
youngies iji okwu, but all the same i am coming to get you, berra lock your door o! gwa chico na eji gi mu izu okwe egwuri egwu at all, i will never trade izu okwe with akwara kwu oto with ihe na eke isi  chico, i bu onye uru  Ewoooo!! Amaghikwa m na anam eti aka na tipa (lorry) bu aja. yabu na akwara youggies n'ato gi uto ri nne.  Chai!! Ewu atalam igu n'isi. 
|
|
|
|
|
|