|
moondust (m)
|
cute-ass where u at?
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@moondust The only problem I have with your proverbs is that you fail to read previous posts. If you had, you would have realised that 85% of proverbs have been posted. But anyway, nice try. I will wait till I start seeing proverbs from you that nobody has posted, then I will start taking you as a serious contender for the 10th position. 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
I'll let that pass  Why nah  No more jokes to be copied? i mean from the village folks?  Hmmmmmm  "frog-eateeeeeeeeeeer" - - - did i hear you answer?? yes I am. wy? Well i thought i saw you speaking Yoruba on some other thread?  cute-ass where u at?
I'm right here hun 
|
|
|
|
|
|
me-zainab (f)
|
Humn. @ cute-ass and youngies,i give it up for you two.E kpupuru m unu okpu. unu ewere go ilu chupu chaa onye obula turu ukwu na this forum.  jisi nu ike mana unu gbado anya maka moon dust @baby tree osisi gi onwe gi na anwa kwa. ogbara m gharii na unu bu ndi na anoghi na ala a kazi anyinwa no nu ede igbo. Ekele kwa m gi. @moondust, i na anwa. O nwa mgbe nta i chukwudo cute ass na youngie. mana marakwa na ote la ha bidoro. mana ndi igbo turu ilu si na nwata kwocha aka,o soro ogaranya rie nri.  ha nile socha, mmiri doro eju doro nwa nkita
|
|
|
|
|
|
nikynike (f)
|
Ewere ututu kute mmiri uguru (Hamarttan) odika agaghi anu ya anu.
When things goes wrong or becomes difficult in life it will look as if the world has ended
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@moondust
I pray thee to heed the advice of the elders and stop copying and pasting
Nwa nkita jere iza oku abuo otu oge, na etiwakwa agba The puppy that attempts to answer two calls at once will certainly break his jaw in the process.
Cutie don't you agree?
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
Humn. @ cute-ass and youngies,i give it up for you to.E kpupuru m unu okpu. unu ewere go ilu chupu chaa onye obula turu ukwu na this forum.  jisi nu ike mana unu gbado anya maka moon dust @baby tree osisi gi onwe gi na anwa kwa. ogbara m gharii na unu bu ndi na anoghi na ala a kazi anyinwa no nu ede igbo. Ekele kwa m gi. @moondust, i na anwa. Oo nwa mgbe nta i chukwudo cute ass na youngie. Ote la ha bidoro. mana ndi igbo turu ilu si na nwata kwocha aka,o soro ogaranya rie nri.  Do i love this girl or what?? The way you break your Igbo is tripping me off my chair  . . infact even without proverbs , i offer you the 2nd position, youngies will manage 3rd @ nikky loveI can see your handiwork  - - are you Igb too? 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
@moondust
I pray thee to heed the advice of the elders and stop copying and pasting
Cutie don't you agree?
The point i've been trying to make since forever  but Moondust please don't run away, come back eehn 
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
Why nah  No more jokes to be copied? i mean from the village folks?  they travelled back to villa just minuites ago Hmmmmmm  "frog-eateeeeeeeeeeer" - - - did i hear you answer?? OOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOOO OOOOOOOOOOOOOOOHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHHH?      ?? loud enoughWell i thought i saw you speaking Yoruba on some other thread?  akatara m ya n'anya @moondust The only problem I have with your proverbs is that you fail to read previous posts. If you had, you would have realised that 85% of proverbs have been posted. But anyway, nice try. I will wait till I start seeing proverbs from you that nobody has posted, then I will start taking you as a serious contender for the 10th position.  Bros wy u dey vex nah /person no fit do research again? Abi u dey fear say i go pass u?
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@nikkynike Ewere ututu kute mmiri uguru (Hamarttan) odika agaghi anu ya anu.
When things goes wrong or becomes difficult in life it will look as if the world has ended
Oh I'm loving this proverb.
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
@nikkynike Oh I'm loving this proverb.
Why wont you love the proverb 
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
@moondust, i na anwa. O nwa mgbe nta i chukwudo cute ass na youngie. mana marakwa na ote la ha bidoro. mana ndi igbo turu ilu si na nwata kwocha aka,o soro ogaranya rie nri.  Nwannem nwanyi Daalu nnukwu! Youngies n'ewe iwe na m so zi na ndi ICHIE! 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
Nwannem nwanyi Daalu nnukwu! Youngies n'ewe iwe na m so zi na ndi ichie
LMCAO. . infact i'm ROF too - - "ndi ichie" indeed LOL 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
I kwe onye ekpenta aka, ochoba mmaku As soon as you shake hands with a leper he will want an embrace.
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
@ cute-ass juoro m youngies ma e nwe ihe mu na ya na azo?  si ya na m ga echi EZE n'oge n'adigi anya 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
I kwe onye ekpenta aka, ochoba mmaku As soon as you shake hands with a leper he will want an embrace.
Who is this ekpenta (leper) if i may ask  @ cute-ass juoro m youngies ma e nwe ihe mu na ya na azo?  si ya na m ga echi EZE n'oge n'adigi anya  Juô ya yourself, a di m sure na ô ga-aza gi . . e feel m na ô na-ewe iwe na i na-achô i nara ya 2nd position - - eww nwannem  I ga-echi eze very soon? I nôdu ebe a na-achô gini?? Biko inviti kwa m to the coronation, ka m bia rie, nuô 
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
I kwe onye ekpenta aka, ochoba mmaku As soon as you shake hands with a leper he will want an embrace.
I sure hope that wasn't directed at me? Answer me if u're man enough!
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@moondust nwanne m nwoke, onweghi ihe mu na gi na azo, O buru na ichoro ibu onye ichie, I gakwa eke aji n'ume
Onye na ata aki n'isi ututu ghotara asusu ugani He who eats palm kernels in the morning understands the language of famine.
|
|
|
|
|
|
nikynike (f)
|
Umunne unu harawa apuru mu apu ma alohachitawom @Cuteass abukwam nwanne gi nwanyi bukwa adanne Youngies 
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
@ youngies of course I know u 're not bold enough to tell me directly!
|
|
|
|
|
|
nikynike (f)
|
I kwe onye ekpenta aka, ochoba mmaku As soon as you shake hands with a leper he will want an embrace.
Youngies, achikpulam onwem na ochi. Which one bi ekpenta the leper?  but do you know thats the reality. @cuteass - Amaghimu na ibu onye nkem. Kedu kwanu? Ana emekwa?
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
I sure hope that wasn't directed at me? Answer me if u're man enough!
moondust, agbakwana egwu igede, maka na igede bu egwu mmuo. Obughi egwu achi utaba n'aka agbaDo not dance the igede drum beat, because it is dance meant for the spirits. You don't dance it with snuff on your palm. If you really want to do this, I dare you
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
Biko nu ndi be anyi (youngies na moondust), udo di nu . . @ nikky Amaghi kwa m na mu na gi bu nwanne aka mkpa, a di m happy 
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
one more word about me, directly or indirectly and you'll know my flipside
|
|
|
|
|
|
|
|
nikynike (f)
|
Nwanne nwanyi apuwalam. Ka odi mgbe ozo. Youngies na moon unu mezie biko unu bukwanu otu. Udo di na etiti unu. KA ODINU
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
u're right I have to maintain my kingly dignity  and ignore the rebelling underdogs 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
and ignore the rebelling underdogs  Dearie why nah? Please can't you guys just kiss shake hands and make up, pleeeeeeeeaaaaaaaaaaaaaseeeeeeeeeee!!!!! 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ana ama ihe di iche na nwoke na nwunye na onwa iteghete The secret between a man and his wife is always revealed at the ninth month.
@moondust, you should be happy, for I have consulted the ndi ichie, they have accepted to coronate you on a date to be set very soon.
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
Onye kwanyere onwe ya ugwu, a kwanyere ya ugwurespect breeds respect @ youngies my ICHIEhood has been settled. I nuro na m na eje zi ichi eze? 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ana eji nwayo ako oko n'iku anyaThe itch in the eye must be done with extreme caution. @moondust Yes your ICHIEhood has been settled, but you will be coronated by ndi ichie and not women. 
|
|
|
|
|
|
cute-ass (f)
|
I'm so happy now, somebody please guess why? Odudu belu n'amu, itichapu ya okwu, i rapu ya, okwu  The fly that perched on a p*nis, if you knock it off, trouble, if you leave it to stay, trouble Ônye ara si na ôku na-agba ebe a, na ya ma maka ya mana nke na-agba ebee nu, na aka ya adighi yaThe mad man said that the fire burning here he can expalin, but the one over there he knows nothing about 
|
|
|
|
|
|