Igbos come show your proverbs skills

A Member? Please Login  
type your username and password to login
Date: November 19, 2008, 09:14 AM
262545 members and 159898 Topics
Latest Member: online1
Nairaland [Nigerian Forum] Home Help Search Who is currently online? Login Register
Nairaland Forum  |  General Discussion  |  Culture  |  Igbos come show your proverbs skills
Pages: (1) ... (15) (16) (17) (18) (19) (20) (21) (22) (23) (24) (25) (26) (27) ... (60) Go Down Send this topic Notify of replies
Author Topic: Igbos come show your proverbs skills  (Read 16549 views)
lilian777 (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #640 on: August 31, 2007, 04:58 PM »

@ cute-ass

Nne! I kuo la bottle na eriri ederede a.Kedu youngies na moondust? A ga akpo ndi ichie ka ha chie gi eze nwanyi maka na ihe onye ruru ogo ya abughi usa.E kpupuru m gi okpu.
toshmann (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #641 on: August 31, 2007, 05:41 PM »

hmmmn, lily de lily. . . 777 Cheesy  o bu m toshmann 222 na ekele gi o Cheesy Cheesy Cheesy Cheesy kedu kwa nu ihe mere iji tughi m aha?o bu nani cute ass na atu ilulu ebe a? ihughi ilulu nile m na atu ebe a

ngwa lee nkea

oroma chaa ma onweghi onye rara ya, ya emebie:
if an orange is ripe and no one eats it it gets spoilt

meaning: if a beauty like lily777 is matured and no dude like toshmann222 is around to keep he warm, she gets depressed.
lily how now Cheesy
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #642 on: September 01, 2007, 02:24 AM »

@topic

Agbasia egwu, o laa n'ukwu
After the dance, the waist will suffer it Grin

Adighi amu aka ekpe na nka
You don't learn to be left-handed at old age
english equiv: you don't teach an old dog new tricks

Okuku si na ihe melu oji eti mkpu abughi ka egbe hapu ya kama o bu ka umu uwa nuru olu ya
The chicken said that why he is shouting is not for the kite to leave him but that the world may hear his voice





echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #643 on: September 01, 2007, 02:29 AM »

Quote from: mazia on August 31, 2007, 02:39 PM
Quite an Interesting thread, actually i am glad someone had the initiative to start it up because i sure needed to learn most of these proverbs.
I am not quite versed with Igbo proverbs however I know for a fact that even though ha na si bekee bu agbara, ha amaghi na igbo bu nmuo.

@echelon
I agree with you that Jo-z na good looking girl,but how do you expect her to look forward to seeing you when she has no clue what you look like?except you don send am pic by emailLips sealed Lips sealed



don't worry. She has seen my picture. Grin
lovemajek (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #644 on: September 01, 2007, 08:23 AM »

nice proverbs, good job
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #645 on: September 01, 2007, 10:13 PM »

@topic

Anaghi eme osiso aracha aka maka na agaghi ekobe ya n'elu
You don't lick you fingers very fast because you are not going to hang it up.

Asi nwata saa ahu, o saba afo ya
When a child is asked to bathe, he starts washing his stomach

Na ngwere niile makpu n'ala mere na amaghi nke afo na-asa
It's because all the lizards are lying face down on the floor, thats why you don't know which one has a running stomach

ssshhh! don't tell anyone, i'm d last man standing Grin

kuz
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #646 on: September 02, 2007, 11:11 PM »

i choro i ma onye n bu
do u want to know me
lovemajek (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #647 on: September 02, 2007, 11:13 PM »

is that a proverb for Igboland too?
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #648 on: September 03, 2007, 01:27 AM »

@topic

Isi akwu dara n'ala emetula aja
The palmfruit head that fell on the ground has been touched by sand.

Efi na-enweghi odudu, chi ya na-achuru ya ijiji
For the cow that does not have a tail, its god chases away the flies for it.

Itete ula okuko chuba gi oso, gbaba maka na i maghi na opuru eze n'abali
If you wake up and find the fowl pursuing you, run because you don't know whether it grew some teeth in the night. Grin
cute-ass (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #649 on: September 04, 2007, 11:55 AM »

Quote from: lilian777 on August 31, 2007, 04:58 PM
@ cute-ass

Nne! I kuo la bottle na eriri ederede a.Kedu youngies na moondust? A ga akpo ndi ichie ka ha chie gi eze nwanyi maka na ihe onye ruru ogo ya abughi usa.E kpupuru m gi okpu.

 Kiss Kiss Kiss  I bu a durling Wink

Quote from: toshmann on August 31, 2007, 05:41 PM
hmmmn, lily de lily. . . 777 Cheesy o bu m toshmann 222 na ekele gi o Cheesy Cheesy Cheesy Cheesy kedu kwa nu ihe mere iji tughi m aha?o bu nani cute ass na atu ilulu ebe a? ihughi ilulu nile m na atu ebe a

ngwa lee nkea

oroma chaa ma onweghi onye rara ya, ya emebie:
if an orange is ripe and no one eats it it gets spoilt

meaning: if a beauty like lily777 is matured and no dude like toshmann222 is around to keep he warm, she gets depressed.
 lily how now Cheesy

Don't worry Tosh, anyi ga etu gi ichie women affair Tongue Tongue
moondust (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #650 on: September 04, 2007, 05:43 PM »

@lilian 777
eziokwu ka i kwuru o ruo la oge a ga echi cute-ass eze nwanyi na this thread.

@cute-ass
kwado ba kwa

@youngies
kedu ebe i lakpuru, onye ichie ibe m?
toshmann (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #651 on: September 04, 2007, 09:27 PM »

Quote from: cute-ass on September 04, 2007, 11:55 AM
Don't worry Tosh, anyi ga etu gi ichie women affair Tongue Tongue


anyhow, ichie na ichie. a kpoo meeting ndi ichie, a ga enye m invitation.

hmmmn. . .  Undecided . . . . . ichie women affairs. . . . . Undecided ihe a bukwa ihe ojoo o o . . .  Undecided mbaa oo unu ga acho aha ozo biko Angry
jo-z (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #652 on: September 04, 2007, 10:53 PM »

@toshman
u seem to be really popular in terms women. so whats ur real age?Huh?
faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #653 on: September 04, 2007, 10:54 PM »

Ndi iche mmammanuo.
Asi na i gafete ebe okenye tiri aki, i ga-ahu ichere ya. Okwanu ebe onye oso rur ka onye ije ga-eru. Ebe o bu na m abiaghi gboo, okwanu mgbe onye tetara ura bu gboo.

Obiara be onye abiagbule ya, ma olawa mkpukpu afukwna ya nazu.

Ndeewo nu
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #654 on: September 05, 2007, 06:03 PM »

Okoro etoghi eto wara ogodo, ikuku bia, oburu ya na ogodo ya
If the young man is not of age before tying the wrapper, when the wind comes, it will carry him with the wrapper

Ukwu jie agu, mgbada abia ya ugwo
When the leopard becomes lame, the rhino? (creditor to the leopard) visits him to demand for his money

Onye taa mu aru n'isi na-asoghi uburu, mu gata ya n'ike, m gaghi asokwa nsi
Whosever bites me on the head without considering my brains, when I'll bite him in the bum bum, I won't consider the excreta!




toshmann (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #655 on: September 05, 2007, 06:16 PM »

onye tara amu ebule, ji ibi ugwo

he who ate the privates of a ram, should expect scrotal elephantiasis
lovemajek (f)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #656 on: September 06, 2007, 01:36 AM »

 thats not too good o.
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #657 on: September 06, 2007, 03:10 AM »

Nza rijuo afo, o chere chi ya aka mgba
When the "nza" (a bird) has fed well, it challanges its god to a fight

Onye ndidi na-eri azu ukpoo
The patient eats the fish got with a line and hook
this is similar to the English proverb: a patient dog eats the fattest bone

Mbelede nyili dike ma mbelede ka eji ama dike
Suddeness overcomes a warrior but suddeness is what is used to know a warrior
toshmann (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #658 on: September 06, 2007, 01:08 PM »

patient dog eats the fattest bone

after the sharp dogs have eaten the flesh Grin Grin Grin Grin Grin Grin

make una no vex, i no sabi another igbo proverb
faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #659 on: September 06, 2007, 02:49 PM »

Onye a na-agwo ibi O na-eto afo, udene na-akpo ya oku n'ajo ohia.
Toshman, rapu k'iji n'ebe umuagboghobia no. N'ihi na onye asiri ya jide ka oji, na-eme ihe oma.

Ozokwasi kedu ka isi ata abacha aro akpu anya. I ma n'onye bulie nna ya elu, ogodo ya awuchie ya anya. Ukpana okpoko buru, nti tiiri ya.

I ma n atuor omara omara, atukwaranu ofeke, ofenye isi n'ohia, nihi na ofeke amaghi mgbe eker nku ukwa.
ndeewooooooooooooooooooooooo
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #660 on: September 06, 2007, 10:35 PM »

Onye nwere mmadu ka onye nwere ego
He who has people is greater than he that has money

Ezi afa ka ego
A good name is greater than money

Mata ghalu ka mmadu na ibe ya ji ebi n'udo
Its by neglecting some faults that people leave together in peace

Ekwughi ekwu mere onu, anughi anu mere nti
,
who can translate that?
faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #661 on: September 07, 2007, 02:12 AM »

Ekwuo ma nti anughi, egbubiri isi ya na nti esoro
toshmann (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #662 on: September 07, 2007, 02:35 AM »

Quote from: faketan on September 07, 2007, 02:12 AM
Ekwuo ma nti anughi, egbubiri isi ya na nti esoro

faketan, hapuru toshmann umuoma ya, ichoghi inu nti. toshmann ga igbu isi gi, oga egburukwa ma nti gi o.
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #663 on: September 07, 2007, 02:52 AM »

Toshmann i bu onye abakiliki ka i so ndi bakassi Huh Grin
faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #664 on: September 07, 2007, 02:04 PM »

Tosh I mana adighi agba aka ahu nwata eze. Okwa o na abu Nwanza rijuo afor O tiere chi ya aka mgba.

Nwata na-erughi eru choo ihe mere nna ya, ihe meere nna ya eme.

Onye mara asu ya suo nikwe, ma onye amaghi asu, ya suo na ala, Nihi na ijiji naenweghi onye ndumodu na-eso ozu ala n'ilu. Okuko na anaghi anu ihe, ga-emecha nu ya night ofe.

Toshman Obara gi nti ee? Cheesy
firstborn
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #665 on: September 07, 2007, 02:11 PM »


    Onye iberibe bu onye nwunye ya na amu nwa, amu ana eke ya,
youngies (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #666 on: September 07, 2007, 02:17 PM »

@all

1. Please let us maintain the rule of this thread by translating every proverb we post here into English language.

2. Let us also try not to be repeating already posted proverbs.


~ Peace ~
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #667 on: September 07, 2007, 03:49 PM »

Mma onye nwere ka o ji ana aka
The matchet one has is the one he uses to salute!

Ekwe ekwe na-ekwe n'ute ekwere
The stubborn yields on the raffia mat Grin

Anyukoo amiri onu, o gbaa ufufu
When we piss together, we produce foam

if i run out of proverbs, i'll go home and bring ma Igbo notebooks, gaskiya
faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #668 on: September 07, 2007, 04:33 PM »

Ituchaa ilu igbo tapia ya n'oyibo, uto ya alaa.
Onye aturu ilu were kowara ya mara na ego ejiri luo nne lara n'iyi. O gaghi adi gi etu ahu n'aha Toshman, iseee.

I were ilu onye tuuru kwuo okwu abughi ikwughari onye ozo kwuru.

I lee anya, I mara na e ji m ilu nwa nza wee gwa okenye okwu n'ihi na a na-eji anya a ma oka chara acha. i lu wee buru mmanu ndi igbo ji eri okwu. I gaghi eji maka onye ozo esurula mmanu hapu isuru ebe osuru.

Igbo na-asu n'olu n'olu ma akwa ukwara o buru ofu.
onye si na asusu igbo adighi mma.
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #669 on: September 07, 2007, 05:00 PM »

@faketan
O bu nna gi muru gi. Ekenekwa m gi.

Ife kpatalu eji si ka a na-atapia ya n'oyibo bu ka ndi na-abughi ndi igbo wee ghota ihe anyi na-ekwu.

I mana o bughi onye o bula mara asu asusu anyi a.

faketan (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #670 on: September 07, 2007, 05:51 PM »

@echelon, ya gaziere gi o. Inurujuru ara nne gi afo Obughi mmiri ara ehi ka eji zuo gi.

Agaghi eji maka nwankpi gbaruru ihu hapu ikpu ya jee ahia n'ihi ngghari ka eji ere nwamkpi.

I jee ebe itu ilu yoruba dika nke anyia, ha anaghi atapia ya.Nke anyi agahi adiche n'ihi na nke m diiche bu ajo aha.

Tiwaranu m  aku oyibo nsugbe ndi nwe m na ndi nwenu. Uhuruchi omanu. . .
Ekelekwa m ndi nkanuzu.
echelon (m)
Re: Igbos come show your proverbs skills
« #671 on: September 07, 2007, 07:06 PM »

Uche bu akpa, onye o bula nya nke ya
Wisdom is a bag, everyone is carrying his or hers

Ejighi ike eme uwa
Life should be taken easy

Ka aka ra nwanyi ka o na-atukwasi di ya
It to the extent the woman's hand can go that she places on her husbands shoulders

@faketan, ihe ikwuru bu eziokwu mana ebum n'uche onye guzobere postua bu ka ndi na-abughi ndi igbo were hu ojuju asusu igbo juru.
Ekwela ka nke gi di iche in the inner caucus:na nzuko ndi igbo
Anyi ga-adi!
 Nigerian Men, Sex And Affairs: Non-nigerian Women Speak  What Are You? Yoruba, Ibo or Hausa?  Nigerian Baby Names  Page 2
Pages: (1) ... (15) (16) (17) (18) (19) (20) (21) (22) (23) (24) (25) (26) (27) ... (60) Go Up Send Topic to Friend by E-mail Reply 
Google
 
Web www.nairaland.com
Sections: TV/Movies (2) Music/Radio (2) Celebrities Job Talk Jobs/Vacancies (2) Career Talk Romance Books Politics Sports Fashion Travel
Health Schooling Religion General(2) Business Webmaster Programming Computers Phones Cars & Trucks

Links: Page1 Page2 Page3 Page4 Page5 Page6 Page7 Page8 Page9 Page10

Nairaland is owned by Oluwaseun Osewa
Nairaland Forum | Powered by SMF 1.0.12.
© 2001-2005, Lewis Media. All Rights Reserved.