|
fesse (f)
|
@Ifyalways I bu ezigbo nwanne madu. I nwetara ya nke oma. Daluuuuuuuuuuooooooooooooo.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I was at my town over the weekend and they told me that:
Ofeke amaghi na nwanne ya bu obia The fool does not know that his sibling is a visitor!
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
ndi ocha dere leta si otele na ekwu uka(Mess). Ify oya translate.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ndi ocha dere leta si otele na ekwu uka(Mess). Ify oya translate.
a maghikwa m mgbe m jiri hoo translator mana anyway i would always try.mana m translatecha nke gi,i ga a translate nke mu. mess is used to interprete shit for the whitemans shit in shitland in the shitting days.lol ngwa over yo you presido tugharia ya na igbo.i feel na i di wise abi? umu igbo ya gazie.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
i for translate but "shit" di too much na the sentence. i no like shit because i no dey shit. nwanyi di ime si na ihe na eme ya ihere abughi na odi ime ka obu ya gafee ndi mmadu amara ihe omere were di ime.
where is my translator? tugharia nka. nkea ka nga eji amara na amu siri gi ike.
|
|
|
|
|
|
chanty
|
they said if u wash ur hand very well u will eat with big man asi na nwata qwocha aka osolo ogalanya rie nni
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
nwanyi di ime si na ihe na eme ya ihere abughi na odi ime ka obu ya gafee ndi mmadu amara ihe omere were di ime.
where is my translator? tugharia nka. nkea ka nga eji amara na amu siri gi ike.
hmmmn a bu m onye nmeri nye onwunwa o bula, i na anu?.ok ihe ilu gi a putara na NTI m bu 'a pregnant woman is not ashamed because she is pregnant but because of the fact that if she passes everyone knows what she did before she got pregnant'.ngwa kupuru m aka.presido ma i kwere ma i kweghi a musiri m ike.Gbam ! they said if u wash your hand very well u will eat with big man asi na nwata qwocha aka osolo ogalanya rie nni
ada oma chanty quocha nke gia dikwa beghuge!i biara oyibonize a di igbo.a hotara m gi nke oma  mana the real quocha bu nke a KWOCHA.hmmmn kw for kwocha. umu igbo agbusi gba otele,o muru ako meaning once bitten twice shy.
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
ok nice try but gini ka omere ojiri di ime? kowaa ya na asusu anyi no english biko.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
o mere ihe nwoke na nwanyi na eme.o mere ihe gi na nnenneigbo na eme.o mere ihe tosh an acho onye ya na ya ga eme.o mere ihe a na emeri emeri(what people do daily).lol 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
o mere ihe nwoke na nwanyi na eme.o mere ihe gi na nnenneigbo na eme.o mere ihe tosh an acho onye ya na ya ga eme.o mere ihe a na emeri emeri(what people do daily).lol  like what? obu ihe ahu enweghi name.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
presido o buru na o luola di o bughi kwa izu ya na oshi,udi ahu i na eme sha o buru na o na enwe nmeko nwoke na nwayi,o na edina di ya.  mana o buru na o lubeghi di nke ahu i na eme steady o buru ikwa iko lol.o nwezikwa ihe ozo i na cho,i gahi ahu ya  atuara omara ,omara mana a tuora ofeke, o fenye isi na ohia.meaning a wise man reamins a wise man.
|
|
|
|
|
|
cyprianjr (m)
|
Onye gburu akpu ka aturu ney so
It is the person with the leaves that the goat follows.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@cyprianjr Please don't spoil the fun we are having here with your incoherent proverbs  Ify and Presido, ji sie nu ike. Ana m anu ihe igba unu n'aku
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
[quote author=youngies link=topic=43635.msg1676180#msg1676180 date=119495 Ify and Presido, ji sie nu ike. Ana m anu ihe igba unu n'aku biko kwanu abu m dikwa ocha,aji ten kobo adighi there buko.o kwa papa presido kuga di igba doookwa.a nom na nkirinkiri levels.o nani ntughari ka m mekwara biko.o bughikwam turu ilu na apu case oooooooo presido joro njo eji a pu court hahahhaha  means presido is toooo ugly. mmiri doro eju,doro nwa nkita means if you procastinate anything,it would still be there waiting for Uemmm a dighim sure na atughariri ya ofuma.ndi kpajiri chalk na igbo biko nyere nu m aka. igbo bu igbo,ya gazie !
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
 Ify girl, O nweghi need for your defence tactics. A bughi m tata, nke m ji akpo anwuru. Ihe na eme na threadia so ga m uso, no complain at all. Nothing do una. 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
lekwanu anya,i naghi akpo awuru akpo?olenu otu i si eme ya?so so e nwere other meaningful way of dealing with awuru?nwanna gwam okwu ! tua mbo na nti biko hahahahahahahhahahaaa youngies o nweghi ihe mere ndi igbo buko.udo na achi  mbe si na ozu ozo ga anwu means there would always be another opportunity. chinchi gwara umu ya ha nwe ndidi na ihe di oku ka aju oyi means things would surely get better modernised edition of translation 
|
|
|
|
|
|
presido1 (m)
|
Asi nwata kpooo aha onye oma ya kpoo anyi nne ya. Asi ify kpoo aha onye oma ya kpoo presido.
papa mu nke ukwu si na oburu go nze na obi nna ya mana ihe na eche ya echiche bu umunne ya ndi nwanyi agakwa ha awu lolo ebe aga alu ha. ya si kwa again " ihe osoro gi mere nwanyi bu ogba tum tum bia na be gi, olawa oghaghi i boro gi otele." owere si kwa ozo "agba ka tamu asi ikpu abughi uba ikpu ka ma aburu la ikpu nkpum nkpum."
Ify oya over to you transsssssssssssssssslate
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Asi nwata kpooo aha onye oma ya kpoo anyi nne ya. Asi ify kpoo aha onye oma ya kpoo presido. "hmmmn ma a kwacha akpiri first before i commence.ngwa osetiela 'asi nwata kpoo aha onye oma o kpoo nne ya"means a child would always call the name of the mum when asked to call a name. nke abuo e doghi m anya so i left it foe clarification tutu m tugharia ya  "ihe soro gi mee nwanyi bu ogba tum tum bia na ulo gi,o gaghi a boro gi otele ma o lawa" means a woman riding a bike can never do free show for anybody.  lol nna papa pres ndi ozo ekweghi m ooooo.infact a mubeghi m mgbe a na tu udika ilu a so there fore am justified enough not to be able to tugharia di thing.lol umu igbo o bu na agbalibeghi m?ngwere si na ya si na elu aja daa ma o nweghi onye toro ya ,ya eto onwe ya. 8
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ife naghara oru bukwa oru Whatever stops you from working is also work
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@people Just wondering if Cuteass is still on this land Ikwu amaghi ibe ezi yaOne is taught if he is ignorant
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
maybe she's on vacation 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
o ji akwa asa ahu mara onwe ya.you know yourself 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ify, O mu ka ituru the proverb? 
|
|
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Ify, I can only tell you that na o isi kotara ebu ka ona agbaTrouble dey sleep, iyanga go wake am 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onye akpala nwa agu aka na odu,ma o di ndu ma o nwuru anwu. don't DARE THE DRAGON ! 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Just beware that Onye buru chi ya uzo o gbagbuo onwe ya n'oso Don't bite more than you can chew 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hmmmn ma koo oko na isi first  o bughi etu akidi an ada na nti ka o si ada na onu. don't BE DECIEVED BY MY SMILES,I CAN BE VERY DANGEROUS ! nna men a mam na ibu agadi na ilu.ngwa buko o bughi gi ka m na agwa.ike adighim for okwu na uka dookwa 
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hahahhahahh heheheheehehehehehh hes decieved already  i hulanu ya,o bughi naaani okpukpu ga eji emeri ogu mgbe niile,sometimes brain work helps.  ITS NOT ALWAYS THE STRONGEST MAN THAT WINS 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Don't rejoice so fast, because Onye ara na uche ya yi A mad man is conscious of what he is doing 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Yougies o di ka i choro i try ifyalways, i maghi na di lady bu seasoned ada eji eje mba?
|
|
|
|
|
|