|
fromuk (m)
|
fake oga ekwe gi mata na onwu egbuole Osy nwa mama. Kee ihe isi na iga aju m
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Youngies, amarago tredi gi a ofuma ofuma. Onweziri ndi na-enomi di tredi ugbua. Ano m na board "culture" we hu ebe edere "***** come show your proverbs skills" . Ihe nke a di egwu!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Youngies, amarago tredi gi a ofuma ofuma. Onweziri ndi na-enomi di tredi ugbua. Ano m na board "culture" we hu ebe edere "***** come show your proverbs skills" . Ihe nke a di egwu!
na waooo. o gaghi adi ka nke anyi a sha  ebe ka i gara kemgbe sef?youngies am sure gara akwamozu chief Osadebe tata.RIP @pres dalu mana tinye ire gi na oba.  @topic,a nyuko amiri onu,o gba ufufu - - -there is strenght in unity ! 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Guys join me in celebrating the literary icon - Prof. Chinua Achebe - as "Things Fall Apart" marks its golden jubilee. He has been a source of inspiration to wannabees like my humble self. Watch out for the novel in Igbo - Ihe Aghasaa Read more: 1. http://www.kwenu.com/bookreview/obaze/2008/tfa_ihe_aghasaa.htm2. http://www.nigeriansinamerica.com/vbulletin/showthread.php?t=11893Tribute to Osita Osadebe: http://www.kwenu.com/publications/chidoka/osadebe_igbo_renaissance.htm@topic Mmadu adighi echefu isi mkpisi-aka mgbe o na-agba ufioro akaYou don't forget your thumb when you are cracking your knuckles Ji awayi di uto nke ukwu, onye na-esi ya abachawanye jiWhen the yam porridge is very delicious, the cook cuts more yam into the pot Kama usu ga-atagbu gi, usu ahu felagaLet the bat fly away instead of biting the hell out of me Agba mbu o tu n'ogwe, a gbaa abuo otu n'ogwe, o di ka o bu ogwe ka a piiri akuWhen you shoot the first time and it lands on the bridge, you shoot the second time, it still lands on the bridge, it appears as if the arrows were made for the bridge Onye na-akpokota aku anaghi emebi nke ibe yaThe capitalist does not destroy other's enterprises Ihe okuko ji mmiri ozuzo achu di ya oke mkpaWhat the chicken is pursuing in the rain is very important to it Nke onye chili, ya zelu!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
echebobo dalu for the links 
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ youngies, ima atu inu ofuma noo, jisike  mana adirom sure na inu go nka: Onye nagba egwu surugede omakwa na surugede bu egwu ndi mmuo.
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
@ youngies, ima atu inu ofuma noo, jisike mana adirom sure na inu go nka: Onye nagba egwu surugede omakwa na surugede bu egwu ndi mmuo. Nwanne atara m oji uwa na ilu okwu.  Point of correction sister Zandy  The ilu bu: onye n'agba egwu igede, omakwa na igede bu egwu mmuo.Egwu Igede abughi egwu achi utaba n'aka agba.  According to folklore, Igede dance was meant for only the bravest of the brave warriors. When dancing it, they hold on their left hand the head of a conquered enemy, while brandishing their sharp machete that is dripping with blood on their right hand. That is the nature of Igede dance. Hope you copy that. 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Youngies, amarago tredi gi a ofuma ofuma. Onweziri ndi na-enomi di tredi ugbua. Ano m na board "culture" we hu ebe edere "***** come show your proverbs skills" . Ihe nke a di egwu!
Many thanks to you Echeboy. O bughi nani tredi m, o bu tredi anyi. I appreciate everybody who has contributed in making the thread what it is. Ifyalways enye m gi nsusu 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@youngies,back to sender  egwu igede?a maghim na o tara akpu like that.dalu nu @topic,onye na egbu opi na ehicha imi- - -he who works,eats/deserves to enjoy. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
looks like you're missing my point youngies. of course it's our thread
by the way amaghi m na o bu otu a ka egwu igede si wee di. o di egwu!
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
youngies echekwam no surugede ka enekwu. Egwu nwa di egwu noo. Ina atu inu ofuma mana anam ekwu di, obunu inu bu manu ndi igbo ji eri ji  .
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
hehe Zandra igbo gi aaaaaa,o kpukwa oku na mouth.lol  biko, o kwa 'TAGBO UBESIE' dere akwukwo egwuregwu abuo : JUO OBINNA UKWA RUO OGE YA dalu nu.
|
|
|
|
|
|
Zandra1 (f)
|
@ ify, aga na nwa nu  .
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
youngies echekwam no surugede ka enekwu. Egwu nwa di egwu noo. Ina atu inu ofuma mana anam ekwu di, obunu inu bu manu ndi igbo ji eri ji  . Zandy just take it easy  ilu bu mmanu ndi igbo ji eri ji okwu  Keeping on trying, lol Ndi igbo si na akwulu oto tuba nwanyi ime, omua onye ara If a woman is impregnated while standing, she will beget a mad fellow
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
ndi igbo nmanma nu. echebobo,kashiff,na youngies hapi val  @topic,onye zakoo,ya kpoo- - -he who ganthers dirt should also park and throw it away ofu onye a naghi esiri ora nri - - an individual can never beat/win or fight a crowd
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Onwa tibe, ije aguba ngwulo when the moon is shining, the cripple becomes hungry for a walk
Anwu ga-achakwasigodu ndi kwu oto tupu o chaba ndi sekpu ala n'okpuru ha The sun shall first shine on those standing before getting to those kneeling under
Agadi nwanyi anaghi anokwata ma atuba ilu tunye okpukpu kporo nku An old woman is always uneasy when dry bones are mentioned in a proverb
Ihe gburu nne oke ahughi umu ya hapu What killed the mother rat will also kill its children
Okenye tinye ubu, umu aka etinye onye zota aku, o taa When an elder starts dragging, the children will start eating whatever palm kernel they can drag out
Nnunnu isi akaghi aka anaghi aga akwa atu mkpokpororo
I can't translate this last one, I need help LOL
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Nnunnu isi akaghi aka anaghi aga akwa atu mkpokpororo
I can't translate this last one, I need help LOL
I bird without a strong skull must not attend a festival/celebration/show where the skull is subjected to immense pecking/beaking.  Atu mkpokpororo should be the wood pecker. So, when a wood pecker dies, its species gather and show what they are made of - industrial pecking! So if you must attend, go with a crash helmet!  Nna, nke a kakwara aka o! Obu nna gi muru gi. Umu nna, olu ji m n'olu. 
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
daalu soo! Isi kara gi aka!
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
nna men unu di too much. m si na anaghi m amuta lots here,then a bum onye asi. a nam atu ilulu recently ka a ga asi na amurum be eze  jisie nu ike. @topic,ihe were oru bu oru- - - -what takes the place of work is work !
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Udo!!
Otee aka odi njo, o mesia odi mma After rain comes sun shine
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
igbo dalu nu. biko unu nyere m aka tugharia ilu/akpalaokwu a na oyibo
nku di na mba na ezuru mba nri !
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
igbo dalu nu. biko unu nyere m aka tugharia ilu/akpalaokwu a na oyibo
nku di na mba na ezuru mba nri !
It means: The firewood in a foreign land gets the food done for them
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
dalu nwanne m. i know that i can tukwasiri obi na you.  @topic,were ehihie chowa ewu oji---make hay while the sun shines.
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Onye na ebere onye isi anu esiri esi na-afio ofifio mgbe nile. He who is cutting cooked meat for the blind must be whilsting all through (you know why)
Anu gbaa ajo oso, agbaa ya ajo egbe If a prey runs outwittingly, it will be shot accordingly
Uzu amaghi akpu ogene nee egbe anya n'odu the blacksmith that is deficient in gong-making should copy the kite's tail
Kama egbe ama efe chaa, ya fee ka udele it is better for the kite to fly like a vulture than not flying at all
Ukwa ruo oge ya, o daa the bread fruit falls at its time - events have their appointed time
Onye amaghi na o ga echi ozo na-agbaru eriri ozo n'ikpere he who never knew that he will ever become a king-maker wears the symbolic anklet up to the knee! Onye nwanne ya n'agba ajo egwu n'ogbo na-ako oko iku anya he that his brother is dancing awfully in the public picks his eye brows
ihere mere nwanne onye isi ka onye isi jere isuru ofe wee suru ya n'ala the blind's brother was ashamed when the blind aimed for the soup but missed
o na adi mma ka etuto too okwa opi n'onu it is good for the piper to have boil on his mouth
|
|
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
@topic,oko kowa mmadu o gakwuru umunna ya mana oko kowa anumanu,o koo ya na osisi when one itches,he goes to his neighbour but when an animal itches he goes to a tree for relief. biko ole onye dere akwukwo igbo " ukwa ruo oge ya"?weekend oma nu 
|
|
|
|
|
|
3viso (m)
|
Igbo mma mma nu kita ka m si na ura ne etete Ife unu na ako na eme m ka afuru anyuru n'elu na eme ijiji imaghi imaghi.
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@Kashif, deeje. I bu omenuko aku. Ya gazie
Okwu ndi okenye, Okwu eji adi ndu
Mmadu kwara okuko n'elu ka yie akwa, ma o dighi ya mma, O kwaara ya n'ala, O dighi ya mma, ihe kwesiri ekwesi bu ka o hapu ya ka o ga yie akwa ahu ebe di ya mma. If you prepare a place for the hen to lay eggs at a height and it refuses, you prepare a place for it on the floor, it refuses, it's best to let the hen be, let it choose where is best for itself.
Ahu oku bia mmadu n'ahu, o zuo ya ahu niile When someone is afflicted with fever, it gets to all parts of his body
Dimkpa ejighi ntaku nsi di ya n'ibe ike eme ogaranya A speck of feaces on the buttocks of a grown man is not a sign of affluence
Nwata agaghi aju iga ije wee ju i chara ibe ya ka o ga A child can't refuse to walk and also refuse to get out of the way for others
Mgbe mmadu na-aga ije wee kpoturu eze, mgbe o choro ilaghachi, ya kpoturu ya ozo If you visit the king enroute to somewhere, its good you see him also when you are going back
Ndi chi oma tiri aku ekwesighi ichefu idi ume ala Those whose kernels were cracked by a good God should not forget to be humble
Igbo ndi oma m, anyi anaghi asi ihe ojoo emelaa, kama ihe ojoo emela anyi. Ihe anyi ga-eri biaa ma nke ga-eri anyi abialaa.
Nodunu juu
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
biko ole onye dere akwukwo igbo "ukwa ruo oge ya"? Odi m ka onye dere ya bu akwukwo bu nwa amadi Tony Ubesie
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
I zatara ya! O Tony Ubesie. Akuko maka Ngozi na Chude
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
Echebobo did you remember the story line: Chude! Chude! Chu! 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Odi m ka onye dere ya bu akwukwo bu nwa amadi Tony Ubesie
thank youssssssssssssssss  i almost chefuola ! Echebobo did you remember the story line: Chude! Chude! Chu!  hehe.i biakwa again.echetanam ya ooooooooooooooh.heheeeeee good old dayz  nna men,mmadu a kala ooooo @topic,onu koro ogiri onu ga a koro ogiri racha ***be right back for the meaning  kashiff,youngies na echelon,ndeewo nu
|
|
|
|
|
|