|
moondust (m)
|
o di ka afa otutu agwula na nairaland. Kedu cute-ass na me zaynab, na youngies? anyi anubeghi afa otutu unu?
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
@moondust
Mmadu enwere ike ide aha otutu ozo? Ihe m mi aju bu maka na obu nani otu afa otutu ka mu onwe m nwere.
|
|
|
|
|
|
ochi-aha (m)
|
@babyosisi, e gwa sirin ndi mbammiri okwu oma, ha ahu chala nmai ima he ha neme  E bu ada afor nde Igbo  @freewilly, a guolam gi : "Ada Ugo". Afa eji na kelem bu : "Ochi-aha" dalo nu !!!!
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Ochi agha, Oke afa , Afa dike
odighi nfe
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
e change e la m afa otutu m, a na m aza zi bu "Mgbadike o ti pai pai"
|
|
|
|
|
|
ogalanya (m)
|
my title is 'mmanwu na-ana ibe ya ego' 1 ( the masquerade that collects tithe from other masquerades)
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
my title is 'mmanwu na-ana ibe ya ego' 1 ( the masquerade that collects tithe from other masquerades)
Nna, afa gi a bu oke afa. I bukwa nnukwu mmanwu! reminds me of one song by Oliver De Coque Enwere nnukwu mmanwu nwee oti mkpu (x2)
Nnukwu mmanuwu puta, obodo awara oso
Oti mkpu a na-eti
Gidigidi bu ugwu eze!
|
|
|
|
|
|
augustluv (f)
|
Nke m bu mmiri mma 1 of igbo land
|
|
|
|
|
|
ogalanya (m)
|
Daalu nwannaa, echelon
|
|
|
|
|
|
barikisu (f)
|
say what? 
|
|
|
|
|
|
ibrahiem (m)
|
i'm just ibrahim but my mum gave me da title name ''nwa ka ibe ya"meaning a child greater than all others. i wonder hw a hausa guy got this name from his hausa mother 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
otele ka ibe ya 1. e nweghi m part 2. ebe e jedebere.(last bus stop)
|
|
|
|
|
|
nycilbaby
|
Afa otutum bu "mmiri riri enyi 1" of oyi local govt in Anambra
(The water that swallowed an Elephant).How una see'am?
|
|
|
|
|
|
fesse (f)
|
Aha m otutu nke m bu; Ada Oma Eji Eje Mba 1 of IgboLand
|
|
|
|
|
|
chanty
|
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa
|
|
|
|
|
|
chanty
|
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa
|
|
|
|
|
|
chanty
|
aha otutum bu 1 ada obodoyibo 2 enenebe ejighi olu 3 sonwa 4 godigodi nwa
|
|
|
|
|
|
echelon (m)
|
Aha m otutu nke m bu; Ada Oma Eji Eje Mba 1 of IgboLand
Ada e ji eje mba i hope you know what that really means?
|
|
|
|
|
|
Oby1 (f)
|
Ekele mu unu Afa otutu mu bu
NWA ADA CHUKWU
|
|
|
|
|
|
bookruman (m)
|
Nkem bu: Gburu-gburu 1 of Igboland
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Nkem bu: Gburu-gburu 1 of Igboland
gbupu aso.fiakwa ajurum aju buko.you are nothing but AMU RERE ERE 1 OF OKALA IGBO. 
|
|
|
|
|
|
bookruman (m)
|
Ifyalways nwanyi-oma, omama-asa-ahu!! Onwere ihe mmere-gi? Iwe ona ewe-gi or what? Abum nwoke nke amama nu'waa, gburu-gburu.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Ifyalways nwanyi-oma, omama-asa-ahu!! Onwere ihe mmere-gi? Iwe ona ewe-gi or what? Abum nwoke nke amama nu'waa, gburu-gburu.
hahahahahha heheheeheheheheheh lekwa ndi bribe ! onye kwara gi zaaa afa ka gi eeeeeh?i buru nwoke amama n'uwa gburugburu ole ihe i si nna gi burzia?oke afa na egbu nwa nkita buko. anyway o nweghi ihe i mere m.ma a chotara gi aha di nma,nke bukwa ya size em em em cracks d head seriously hmmmn o biala,with the power bsetowed on me,i hereby declare you the" O HURU NWANYI JU NRI 1 OF IGBOLAND' hahahahhahahhaaa hope you like this one 
|
|
|
|
|
|
otele (m)
|
otele nwuru anwu the Ist of umuotele . . . . . . 
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
does it putara that the otele is only useful for ahuru na nsi? chei i  for the oppressors of otele n'ihi na ha amaghi ihe ha na eme 
|
|
|
|
|
|
bookruman (m)
|
Ifyalways, tufia kwa gi!!! Yawuru ogwu, ogi hi erere gi, Mgbo piapu kwa gi isi. Ewu can-beer. Ina kpari an honorable man like me. Egbe buru kwa-gi. hahahahhahaha
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
haaaaahahah eeheeeeeeehhhheh ochi front and back seat teeth egboula m  gini mere na some people a naghi ekwu eziokwu?gini mere eziokwu ji ama some people ura na nti?ie i likeri,e jiri ya mara gi bukonu umu igbo o bunu njo eeeeeeeeeeeeh? mbara ya ndi awo ijiji ya ndi singing bookruman ya ndi honorable o huru nwanyi juu nri 1 of igboland a na m ekele gi ooooooo 
|
|
|
|
|
|
Merinoz (m)
|
Kwezu o nu, ! Aha otutu m bu "Gburu gburu" 1 of Igbo Land.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
Kwezu o nu, ! Aha otutu m bu "Gburu gburu" 1 of Igbo Land.
o dikwa egwu ! onye puta o zaakanye otu afa ka ha nu.ole onye nooo mgbe i chiri ya?ole ebe i gbara gburugburu gi gaaaa?o dikwa egwu ! ebelebe igba 
|
|
|
|
|
|
chanty
|
echelon kedu ihe ina ekwu
|
|
|
|
|
|
NANYA1887
|
This thread really makes me regret that my Ibo isnt so fluent, is dere anyone willing to help me out here because DAMN  ???Y'all r so fluent!!!!!!! Well,mine is EZE NWOKE of IGBOLAND!  P.S:I'm a girl,hope u all get d joke! 
|
|
|
|
|
|
royal1983 (m)
|
PRINCE OF AKWAUKWU is my only traditional title till date 
|
|
|
|
|
|