|
babyosisi (f)
|
ada eji a ga mba. ada mara nma ada bekee ada mommy achara ugo nwanyi di nma onye eji eme onu ada London nwanta obi oma
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Ada London ? as ada nwanyi queen eliza?
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
@BabyO, nne nani gi nwecha aha nile ndia? hmmn. ana m eweliri gi aka elu. ikara aka o toshmann nwa mama. nwoke mara nma1, okolobia umunwanyi ji alu ogu 1, aka ji ntachalu ego na ese okwu 1 and the agbusi gbara otele 1
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
Ada London ? as ada nwanyi queen eliza?
Romeo ewerem the feeling na o muwa ka i na eto aha a. i love it 
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
Romeo ewerem the feeling na o muwa ka i na eto aha a. i love it  una don carry una love migrate hia?
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
BabyO. hey, how did u read love into ihe ahu m dere, hmmmm lol
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
ada eji a ga mba. ada mara nma ada bekee ada mommy achara ugo nwanyi di nma onye eji eme onu ada London nwanta obi oma
soo so gi? 
|
|
|
|
|
|
Donzman (m)
|
Nwanyi ahu nwere anya ukwu oh! 
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
a di m too much nwachinemere
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
a di m too much nwachinemere
Nwanyi na aza otutu aha na eso kwa otutu umu nwoke! 
|
|
|
|
|
|
Naija*gal (f)
|
moon dutty r u hurr i don't really kno how ta speak igbo but let me try dedem kebi no kembo otutu?
|
|
|
|
|
|
|
|
Naija*gal (f)
|
onye burushin dikagi u dint mean 2 laugh but ya did n now I'm vexed,nwannem ntakiri indeed! 
|
|
|
|
|
|
dominobaby (f)
|
Lol. Una no go kill me with laughter here.
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
Ezinwannem
|
Umu-Igbo, Nne-Uwanile ekene unu I go by Nne-beke, Nne millionaire, Nne-number-One, Nne eji eje Mba, Nne-na ewu-ewu, Nne-Benz, Nne Uwanile, Nne na eweta oku, Nne eju eje obodoyibo, kpa-kpando, Ndi be anyi Kwezuonu ooo
|
|
|
|
|
|
conn-kg (m)
|
E kene m unu!
Kedu ka unu di? Unu nokwa ofuma? Afa unu ga na-eto m bu Nze n'ekwu! Nze kwu ebe m no. O ka na-ekwu lili,
E ke ne m ooooo!
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
E kene m unu!
Kedu ka unu di? Unu nokwa ofuma? Afa unu ga na-eto m bu Nze n'ekwu! Nze kwu ebe m no. O ka na-ekwu lili,
E ke ne m ooooo!
I hope na ihuru ihe m gwara babyosisi maka iza otutu afa otutu. 
|
|
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
Nwanyi na aza otutu aha na eso kwa otutu umu nwoke!  chei moondust,o babyosisi k'i nakpo akwunakwuna. Toshmann my brother biko gwa this boy okwu!!
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
moondust i wu otele nwuru anwu 1 of nairalandi  ebe i lechara nwanne anyi nwany BabyO na akpo ya akwunakwuna
|
|
|
|
|
|
Naija*gal (f)
|
@moondust,aaaaaaaaaw,thanx a lot sweetie! 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
moondust i wu otele nwuru anwu 1 of nairalandi  ebe i lechara nwanne anyi nwany BabyO na akpo ya akwunakwuna tosh nwamama, I weghizikwa nsopuru, ole ote isiri lecha anya kpo onye ichie otele nwuru anwu? BabyO were idea na ihe m n'adi etu ya bu "asa mpete nwayi ome" Onye o were iwe ya akpo m "eze ebu n'afo, o na aga mbo"
|
|
|
|
|
|
moondust (m)
|
moondust i wu otele nwuru anwu 1 of nairalandi  ebe i lechara nwanne anyi nwany BabyO na akpo ya akwunakwuna bia, di okpa! isi emebiri gi? e nwe ka aha gi si buru babyosisi? k'onwere otu gi na ya si yi e? I ma ro na ikwesiri i kele chukwu n'anyi kwere k'ibata n'ime thread a but asiro gi kwo okwu. so mechie onu gi, tupu m zie ndi odibo m ka ha buru gi n'isi @babyosisi I ma na mu na gi adika.  O njakili ka m no na ama gi o! I bu nnukwu ada m nwanyi. o 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
moondust and youngies  biko unu egbuna m egbu o, aha m bu toshmann onu kwube  ekwugburu m onwe m. (as onye mbano  ) mana o bu nwanne anyi nwanyi BabyO ka m na agbatara oso enyemaka. agaghi m ano ebe mmadu na akpaghari nwanne m nwanyi, m gba nkiti. igbo si na onuru ube nwanne agbakwana oso. . . .anurum ube nwanne m nwanyi BabyO m wee bia ilutara ya ogu. BabyO mana ike toshmann bu onu ya  onu m bu radioBBC. onweghi friction  iwe ewekwana unu o o o o . abu m nwanne unu.
|
|
|
|
|
|
nnenneigbo (f)
|
moondust and youngies  biko unu egbuna m egbu o, aha m bu toshmann onu kwube  ekwugburu m onwe m. (as onye mbano  ) mana o bu nwanne anyi nwanyi BabyO ka m na agbatara oso enyemaka. agaghi m ano ebe mmadu na akpaghari nwanne m nwanyi, m gba nkiti. igbo si na onuru ube nwanne agbakwana oso. . . .anurum ube nwanne m nwanyi BabyO m wee bia ilutara ya ogu. BabyO mana ike toshmann bu onu ya  onu m bu radioBBC. onweghi friction  iwe ewekwana unu o o o o . abu m nwanne unu. eeya, this toshman bukwanu mmadu oooo. unu huru otu o si gbatara babyo sos nyemaka? chai.
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
Tosh enweghi atu. He has no equal. Amuru ya ubochi Sunday 
|
|
|
|
|
|
babyosisi (f)
|
bia, di okpa! isi emebiri gi? e nwe ka aha gi si buru babyosisi? k'onwere otu gi na ya si yi e? I ma ro na ikwesiri i kele chukwu n'anyi kwere k'ibata n'ime thread a but asiro gi kwo okwu. so mechie onu gi, tupu m zie ndi odibo m ka ha buru gi n'isi @babyosisi I ma na mu na gi adika.  O njakili ka m no na ama gi o! I bu nnukwu ada m nwanyi. o  N gwa were zie softly softly. a ma m n'obu egwu k'anyi n'egwu  K'udo chia n'aha Jesus. Kedu ebe Ugwumba no? Otu nwoke a nasi unu abiala!!
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
@NNENNE i bu kwanu ada london? i bu ada ora 1 of igbo kwenu thread  Tosh enweghi atu. He has no equal. Amuru ya ubochi Sunday  o na enwe atu o bu nwanyi? nnenne i ma nu ihe m dere 
|
|
|
|
|
|
youngies (m)
|
o na enwe atu o bu nwanyi? nnenne i ma nu ihe m dere Nwanne ihe I dere enweghi meaning. BabyO di very correct with the word atu(comparism), nke i chere na okwuru bu otu(pu$$y)
|
|
|
|
|
|
romeo (m)
|
Nwanne ihe I dere enweghi meaning. BabyO di very correct with the word atu[/i](comparism), nke i chere na okwuru bu [i]otu(pu$$y)
your name o bu nnenne? echekwa m na aha gi bu youngies?
|
|
|
|
|
|