|
Markenny (m)
|
na mbu,a chorom iji ohere oma nkea kele onye obura bu onye igbo na egwuru egwu a,maka omaricha ihea idere gbasara ndi igbo.oburrukwa n ibughi onye igbo, biko esonyekwana n ihea.obi adiaghim mma maka ihe egwuru egwu eji ndi igbo eme,okachasi umunne anyi ndi nona obodo ndiocha.biko oburu na imaghi ede igbo nkeoma,esonyekwana anyi. ya mere biko umu nne mu na umunna mu,kpachara anya n igosi ihe iwere anyi achoghi asusu bekee,n ihina asusu bekee emegharia na anyi,ma dughiekwa ufodu nime anyi. ya mere k'anyi kwuo n' asusu igbo.
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
gini mere o jiri buru nani gi no ebe a nwanne m????o putara na umu nne anyi ahubeghi ebe aka o putara na ha a maghi ka ha ga esi de asusu anyi na etinyeghi asusu bekke???o dikwa egwu !
|
|
|
|
|
|
chanty
|
abm onye igbo, odim ka ihe mere na ndi mmadu abiabeghi eba bu na ha amata beghi na onwere ndi bu umu afor igbo no na ya. nwa kaodi
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
onye bidoro threadia sef agbafuola.ya mere di theard anwola piiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii ada oma bia anyi si nga puo jee ebe na enweta oku. 
|
|
|
|
|
|
chanty
|
ifybaby achorolam akalaka mu ga ebe ozo ebem ga ahu umu oma ndi chileke kele nbosi church
|
|
|
|
|
|
Soundmind (m)
|
Ndi b'anyi, mma mma nu o. Onye bidoro ukpuro okwu a dika ura otuwala ya. Nwanne, anyi g'enyere gi aka. Ndigbo ibem, tunye utu nke gi ebea. Chere ka m bia, abughi ujo. Ka odi echi.
|
|
|
|
|
|
ndubest (m)
|
obi bu m so anuri ihu ebe umunne m na akparita uka gbarasa ala igbo n'asusu anyi
o n'agba m anya mmiri na umu afo igbo amaghi asu ma o bu ede igbo n'ihi na azulitere ha na ala bekee ma obu n'ugwu awusa
biko onye obula nwere ohere oburu nani otu ihe ka idere kwa ubochi oga enyere aka hu na isi okwu anyi putara ebe umu afo igbo ndi ozo ga ahu ya ma
tunye kwa uche ya maka oganihu asusu igbo
umunne m, jisie nu ike
unu adala mba
ubochi nta anyi achu oo n'owere nchi
onye nwere ilu onwere ya tuu ya ebe
ka emesia nu
|
|
|
|
|
|
ayo84 (m)
|
kwenu
ina bros leave that thing
ina men i am speakeyking igbo
ina men ,my container is loading
to all the igbo sisters in d house ina you cannot finish spending my profit not to talk of my capital
|
|
|
|
|
|
ndubest (m)
|
@ayo84
ebe abughi ebe ndi ofe mmanu n'agbako
oburu na igbo ekweghi asu, gawa n'ebe ndi obodo unu na ezuko
|
|
|
|
|
|
Soundmind (m)
|
@ayo84. I furu uzo bia ebe a k'obu gini? Si ebe a puo tupu ihe ka nte abakwute nte n'onu.
Igbo Kwenu!! kwenu!! Kwezuenu!!! Onye biri, ibe ya birikwa
|
|
|
|
|
|
Amiga (f)
|
Umunne m, ihe unu n'eme ebea masiri m.
Biko jide nu ka unu ji!
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
asi na agbakonu nyuo mamiri ogbo ofufu. asi na ofeke amaghi na nwa nwanneya bu obia ya mere m ji na akpo igbo bu igbo ka ha bia tunyere tiredi a. anyi nwere otutu umu okoro na agboghobia na tiredia unu biko bia nu ka anyi kwa doo ya ofuma. Igbo mma mma nu.
|
|
|
|
|
|
Uzzyan (f)
|
Nwanne m nwoke anum ebea M ga na-abia ekwunyere igbo ndi bu igbo Gba nu ekeresimesi nk oma
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
adanne imela, ma iwe ewekwala gi aha gi nka kpukwa oku n'onu uzzyan
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
ona bu no mu hu ebe ndi igbo ibem juru obi ana tom biri-biri, jisiekwa nu ike ndi nwem na ndi mwne 
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
nightnurse, o bu gi no oru na abalia  ? biko bia gbaa m injection . . . . inugo . . . . 
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
toshman, amakwa m na idighi atu ujo ogwu because agam agbagi ogwu na ike gi live and direct
|
|
|
|
|
|
toshmann (m)
|
igbachakwaa de ogwu, gi pet kwa the ike front and back. . . inugo  especially front . . . including toshmann jnr gbara akwara  nurse de nurse. elewe ukwu egbue nnama 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
nightnurse ma ikpachaghi anya okwa gi ka oga agba ogwu. makana ihe obu na between di sharp karia nidle ndi nurse. ogba nye gi ogwu nkeya na afo ga eme ka iga hu dokita.
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
|
nightnurse (f)
|
toshman, gbachi ha nkiti o? onweghi ihe ndi iro gi puru imegi na afo 2008 anunwa
|
|
|
|
|
|
ifyalways (f)
|
what is happening here ?
|
|
|
|
|
|
top_kin (m)
|
Na wa o! Na only igbos dey this nairaland??? Ah ah  I go vex o!!! All these igbos sef!!! I bow to una o! Topic don turn to another tin! A na ma num 
|
|
|
|
|
|
Kashif (m)
|
Obu gini ka onye a nekwu? Oburu na o mataghikwa ebe ono, ya juo ase. Odighi ihe iwe di na ya.
Udo diri umu igbo!
|
|
|
|
|
|
creamdream (m)
|
THE RULE OF NAIRALAND SAYS, WRITE IN ENGLISH, Else you will be banned, UNA DEY CRASE
|
|
|
|
|
|
ghettochyk (f)
|
THE RULE OF NAIRALAND SAYS, WRITE IN ENGLISH, Else you will be banned, UNA DEY CRASE
ohh pipe down. if u don't get it then ga gbuo onwe gi. nonsense. ewu awusa. hissssssssss.
|
|
|
|
|
|
Ijiji1 (m)
|
Another Igbo thread, una no dey tire???
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
Another Igbo thread, una no dey tire???
my brother go jump inside lagoon e bea bu maka ndi chukwu goziri agozi
|
|
|
|
|
|
Ijiji1 (m)
|
Bai oziomatv are you talking to ijiji 1 of Abagana like that? "alu" 
|
|
|
|
|
|
oziomatv (m)
|
ya bu na ibu nwafor were otua na akoto umuafor igbo? nwanna mbanu emene otua, anyi abughi ndi ofe mmanu na ere onweha.
am sorry to have insulted you, was thinking that you from another tribe.
|
|
|
|
|
|