Welcome, Guest: Join Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 2,368,584 members, 5,266,287 topics. Date: Friday, 15 November 2019 at 02:30 PM

Gwam! Gwam! Gwam! - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (23526 Views)

Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply) (Go Down)

Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 8:46pm On Jan 09, 2008
where are the original igbo guys/gurls can u play this game? it goes this way:

"gwam, gwam, gwam, gwam owna n'agba n'ite ofe"?

lets have yours pls
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by adekennis(m): 8:00am On Jan 10, 2008
Nkita grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 8:16am On Jan 10, 2008
gwam oti nwata n'ihu nne ya?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 10:02am On Jan 10, 2008
ogwam ihe kuru mmiri nyie elu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by adekennis(m): 10:24am On Jan 10, 2008
otu n negi grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 10:48am On Jan 10, 2008
iwu anu ohia
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by lukmond: 11:04am On Jan 10, 2008
ezigbo anu ohia ka o bu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by youngies(m): 11:22am On Jan 10, 2008
Gwam udu chukwu kwere anaghi awa awa
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 11:59am On Jan 10, 2008
@nightnurse

Don't you think it will be better if the next poster answers the previous "gwam gwam gwam" before asking another one?

youngies:

Gwam udu chukwu kwere anaghi awa awa

Afo!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 12:06pm On Jan 10, 2008
@echelon

That was what i expected, answer the previous "gwam gwam gwam" but some of us don't know their answers

gwam gwam gwam, gwam nwanyi wnere ara ano
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:17pm On Jan 10, 2008
nightnurse:


gwam gwam gwam, gwam nwanyi wnere ara ano

Ikwe


Gwam otu ibe ji zuru uwa onu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 1:12pm On Jan 10, 2008
ire grin is that correct?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 1:13pm On Jan 10, 2008
gwam egbe nwanyi n'agba na uso ekwu ya?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 1:36pm On Jan 10, 2008
nightnurse:

ire grin is that correct?
No. its Onwa
nightnurse:

gwam egbe nwanyi n'agba na uso ekwu ya?

Ede?

Gwam polisi ukwu aja?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 9:23pm On Jan 10, 2008
i don't know
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:01pm On Jan 10, 2008
echelon:

gwam oti nwata n'ihu nne ya?
Aguru(hunger)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:02pm On Jan 10, 2008
echelon:

Ikwe


Gwam otu ibe ji zuru uwa onu?
onwa( Moon)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 10:04pm On Jan 10, 2008
echelon:

Gwam polisi ukwu aja?
Nkpuru okwu( i dont know what is the name in english but i think its ant house, red in colour)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 11:51pm On Jan 10, 2008
I.gwam gwam gwam . . . gwam ihe gara iri eri, instead ya agboo agboo grin

onye kota ya £50.00 grin grin

2. gwam gwam gwam . . . . . gwam akwa chineke sara mmiri, mana onaghi ako ako tongue
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 2:06am On Jan 11, 2008
toshmann:

I.gwam gwam gwam . . . gwam ihe gara iri eri, instead ya agboo agboo grin

onye kota ya £50.00 grin grin

2. gwam gwam gwam . . . . . gwam akwa chineke sara mmiri, mana onaghi ako ako tongue



nke mbu: Toshmann i bu onye iberibe hooooooo haaaaaa LMAO grin grin grin (amu)

nke abuo: ire (tongue), but tosh nwe kwara ike na ekwu maka nke ozo di n'etiti ukwu grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 2:24am On Jan 11, 2008
romeo:

nke mbu: Toshmann i bu onye iberibe hooooooo haaaaaa LMAO grin grin grin (amu)

nke abuo: ire (tongue), but tosh nwe kwara ike na ekwu maka nke ozo di n'etiti ukwu grin grin

romanusu . . grin grin grin grin
onye iberibe ibe m grin grin grin
nani onye iberibe ga akota ajuju ahu m juru cheesy cheesy
mana ikotara ya gaa the extra mile discover another answer to #2 nke muwa juru de ajuju n'amaghi grin grin grin

romanusu. . . . i bu igwe iberibe hoooooooo haaaaa grin grin grin grin

ana m eweliri gi aka elu grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 11:10am On Jan 11, 2008
lekwa ndi aaaa ooo, bia o game muwna ka unu ji egwu-egu? agam emerukwa mmadu ahu oo grin

gwam gwam gwam, gwam ihe nwanyi bu nobi
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 12:34pm On Jan 11, 2008
oroma  grin

gwam anu kporo nku na-eju onu?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by cecegorz(m): 2:13pm On Jan 11, 2008
no no Echelon, i dara ya.
1. Ihe nwanyi bu n'obi bu miluku (mmiri ara ehi). grin grin grin
2. O dighi anything like gwam anu kporo nku na eju onu. o bu nani aha a na etu onye a naghi anu ihe.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by cecegorz(m): 2:17pm On Jan 11, 2008
gwam gwam gwam gwam tum tum, gem gem
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by youngies(m): 3:38pm On Jan 11, 2008
cecegorz:

gwam gwam gwam gwam tum tum, gem gem
Answer: oso mgbada bu n'ugwu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by youngies(m): 3:39pm On Jan 11, 2008
gwam gwam gwam: tiiim yooom cool
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:10pm On Jan 11, 2008
gwam gwam gwam, gwam eriwe agwu agwu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:13pm On Jan 11, 2008
gwam nwanyi oma m'huru n'uzo mana enwghi m ego mu ji alu ya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by supercunt(m): 6:42pm On Jan 11, 2008
okotieboh
nwaobodo
okoye
onleponpon,its your turn,carry go grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:53pm On Jan 11, 2008
nna kedikwanu umu igbo no ebe a? keduzi nke uni neme ka monso abughi chukwu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Phiniter(m): 7:00pm On Jan 11, 2008
men gwam gwam gwam, I love you all

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (12) (Reply)

Masquerade Pictured Drinking Beer / Meet 50 Obas Who Rule Lagos With Oba Rilwan Akiolu / So Yagba In Kogi State Are Yorubas?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2019 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 53
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.