Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,148,894 members, 7,802,877 topics. Date: Saturday, 20 April 2024 at 01:00 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (41874 Views)
Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) (Reply) (Go Down)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 12:03pm On Feb 08, 2008 |
toshnwanyi(onukwube) they won't call doctor ooo, na me them go call Number 1 Nightnurse for naira-ala |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 5:20pm On Feb 08, 2008 |
nurse abali biko bia osiso bia gbaa m ogwu before romeo abia i disturb-u anyi. the thing na ato uto n'aka gi mee osiso gbaa m ogwu,igbachaa m, m gbagwarakwa gi oo, onye obula ji injection nke ya |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by fromuk(m): 9:12pm On Feb 08, 2008 |
nightnurse aga kwala na nke tosh ma owuru na icho beghi ila maternity leave. Boolu nile tosh gbara na aga kwa gool even dokaa net. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 9:25pm On Feb 08, 2008 |
fromuk, ma nurse agbaghi m ogwu a, o gi ga agba m ya? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 11:08am On Feb 09, 2008 |
@Fromuk, ichere na abum mumu? anaghi enye ewu ji ka ojide now (how can u give dog meat to store for u?) agam eziga dokinta-abali ka oga gba toshnwanyi ogwu because a trustughim ya at all @toshnwanyi, nna ga ebe isara ahu ga chiri towel gi ooo, achobeghim iga omugwo, kam dechagodu exams mu 1st |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 12:33am On Feb 13, 2008 |
gwam gwam gwam, gwam ihe mere toshmann nwa mama jiri bee akwa |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 5:29pm On Feb 13, 2008 |
toshmann: Akwuna di too expensive na Cardiff |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 5:52pm On Feb 13, 2008 |
;d |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 7:30pm On Feb 13, 2008 |
nightnurse okwa idila happy eeh? a ga m agbagwara kwa gi injection nke m o cheregodi ka de thing heal-uo |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 2:45pm On Feb 14, 2008 |
onye apari, bia gbawara now keduzi ihe ina eche? ibechago akwa? Tosh okwa akwa nchim ochi, anya nmiri goro go ona ele m kam si ya ndo nmaaaaaaaaa ntoooooooooo |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by otele(m): 4:35pm On Feb 14, 2008 |
eeeee akujiela hu toshman ihe o jiri wuru nwoke o tosh bianu bia gbaa nurse injection chei, nurse imeela aru . i jidela toshman ebe kwesiri ya ndewo |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by romeo(m): 8:41pm On Feb 14, 2008 |
nightnurse: OOHHH na o buru kwa train |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 8:42pm On Feb 16, 2008 |
Gwam gwam gwam gwam ihe mere umunwanyi jiri ha anaghi agba afufu onu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 11:55am On Feb 18, 2008 |
ihe mere umunwnanyi anaghi agba afuonu bu maka na sense umunwanyi zuru oke our sense complete |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by holythug(m): 12:00pm On Feb 18, 2008 |
o boy i confuse o |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by darfur(m): 11:45pm On Feb 18, 2008 |
umu nwanyi anaghi agba ahuonu b/c ha wu ndi aruruala aji nile ha kwesiri igba n'onu ha, ka ha jiri ga gbaa n'etiti ukwu ha |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 12:42am On Feb 19, 2008 |
obu maka ha bu ori ago(They eat and deny) |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 11:59am On Feb 19, 2008 |
presido ina atu ashi |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 1:33pm On Feb 19, 2008 |
obu eziokwu ka m na ekwu. Jiri kwa somebody. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:03pm On Feb 19, 2008 |
anyi ga ju onye? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 12:10pm On Feb 20, 2008 |
nightnurse agbafuola m |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 2:13pm On Feb 23, 2008 |
kedu ebe ina agba ga? touchnwany |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 3:52am On Feb 24, 2008 |
nightnurse emesakwala m aka o amaghi m nke i ga agba m next |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 4:37pm On Feb 24, 2008 |
agam agba gi "jide chowo" this time around, u beta take ur time |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by enque(f): 2:00pm On Feb 25, 2008 |
gwam gwam gwam, gwm oti nwata n'iru nne ya? , aguu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 6:27pm On Mar 03, 2008 |
ijuru ajuju, sakwaya onwe gi, keduzi ihe isiri anyi mee? kedu ka ime? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 6:08pm On Mar 06, 2008 |
Gwam ugwo ogaranya na ogbeye ji? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 8:17pm On Mar 06, 2008 |
echelon:onwu |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 11:13am On Mar 07, 2008 |
ify iji ya |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 12:28pm On Mar 07, 2008 |
me i no go die lai lai. |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by nightnurse(f): 2:08pm On Mar 07, 2008 |
so ichoro e live forever? |
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 11:53pm On Mar 09, 2008 |
gwam gwam gwam ,gwam ihe chere nwata aka mgba ? |
(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) (Reply)
Ooni Of Ife's Wife, Wuraola Is Pregnant, Flaunts Baby Bump (Photos) / Igbo In The 1700's / PHOTO: So Hilarious! Igbo Masquerade Poses With Girlfriend
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 16 |