Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,296 members, 7,808,007 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 02:36 AM

Gwam! Gwam! Gwam! - Culture (10) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam! Gwam! Gwam! (41950 Views)

Gwam Gwam Gwam . . .? / Show Off Your Gwam Gwam Skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply) (Go Down)

Re: Gwam! Gwam! Gwam! by echelon(m): 5:28pm On Apr 02, 2008
Ajuju gi a bukwa "fullstop" ka i choro i tinye na threadia. Nakwa echeki
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 12:02am On Apr 03, 2008
rofl
Maka ginizi?o na o bughi gwam gwam gwam?
okwa mmadu gwara m ya buko embarassed
Ok osisa ya bu ibi cool

another one grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by Maykelly(f): 12:00pm On Apr 12, 2008
Gwam gwam Gwam "tum tum gem gem"?
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by presido1: 9:25am On Apr 13, 2008
gwam gwam gwam gwam onye riri beans(Agwa) gaa mposi. grin grin grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 3:10pm On Apr 19, 2008
onye apari.
osisa ya bu presido 1 cheesy
chidi afo nsi.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by cedarfresh(m): 2:51pm On Apr 13, 2009
@May Kelly, oso mgbada bu n'ugwu. Igbo ndi oma ya diri unu na mma!
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by cedarfresh(m): 2:52pm On Apr 13, 2009
@Nightnurse,aku oyibo. Onye kwa n'akpo nne gi iyi? Ara gbawa kwa y'anya.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 4:38pm On Apr 16, 2009
cedarfresh:

@Nightnurse,aku oyibo. Onye kwa n'akpo nne gi iyi? Ara gbawa kwa y'anya.
onyekwa bu onye a?
ijiji ha ndi singing ! cheesy
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 3:47pm On May 26, 2009
gwam gwam gwam

gwam onye bu osinanwata bute isi nkwocha cheesy . . . . . $200.00 for the correct answer
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 12:28am On May 27, 2009
Tosh,u mean am?
ekwelam ga were egom mefuo na calls oo angry
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 11:08pm On May 27, 2009
ify, e mean-iri m ya cool

a ga m e- borrow de ego from onye nwetara de answer cool
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 2:54pm On May 28, 2009
Ugbua ka m matara na i dighi serious cheesy
Oya,forget the money,tell me the ansa.owu "udara"?
a nulam ya b4 but i have forgotten osisa ya.
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by toshmann(m): 3:02pm On May 28, 2009
udele cheesy

onweghi ihe jokoro udele na barber cool
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 8:17pm On May 28, 2009
lol
Tosh,how cud i have forgotten.its very obvious.
Ok lemme see :
Gwam gwam gwam,gwam ihe mere eze jiri raa ntu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by rubi(f): 12:42am On Jun 01, 2009
A maghi m ma nmadu okwu ole nke a
Nmadu abuo so n'aga n'uzo nmiri n'ama otu onye nmiri anaghi ama onye nke ozo
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 3:04pm On Jun 01, 2009
rubi:

A maghi m ma nmadu okwu ole nke a
Nmadu abuo so n'aga n'uzo nmiri n'ama otu onye nmiri anaghi ama onye nke ozo
nwanyi di ime smiley
@topic,unu gwam ihe mere eze jiri raa ntu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by fromuk(m): 3:30pm On Jun 01, 2009
ifyalways:

@topic,unu gwam ihe mere eze jiri raa ntu
UBE (PEAR)
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 3:33pm On Jun 01, 2009
hehe.
I gbaligo cheesy
@Topic,gwam dum,gwam yom
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by fromuk(m): 3:42pm On Jun 01, 2009
ifyalways:

@Topic,gwam dum,gwam yom
Do u mean dum yom?

If am right itz "nkpuru akwu na ogbe ya"


Gwam Gwam Gwam
"nwanyi oma nhuru na ahia mana ejighi m ego nji alu ya."
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 4:02pm On Jun 01, 2009
Yeah,Pres u are ryte.
nke gi ahu,echefuolam ya embarassed i think its Ogbanje undecided
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by fromuk(m): 4:06pm On Jun 01, 2009
Lai-lai ansa "Ifyalways" grin
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 4:09pm On Jun 01, 2009
iwu onye apari cheesy
Mana okwa e nwere sumthing like dat na riddles igbo?
@Topic,gwam ihe gba aka banye ohia chiri umu puta
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by fromuk(m): 4:14pm On Jun 01, 2009
ifyalways:

@Topic,gwam ihe gba aka banye ohia chiri umu puta
Odika owu Ji (yam) or any of those plants.

Yes enwere so think the ansa owughi ihe nile ka aga enye gi expo na ya. Crack ur brain ma asi na o'craki beghi. tongue tongue tongue
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by rubi(f): 12:47am On Jun 02, 2009
ifyalways:

iwu onye apari cheesy
Mana okwa e nwere sumthing like dat na riddles igbo?
@Topic,gwam ihe gba aka banye ohia chiri umu puta
Ede
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 5:59pm On Jun 02, 2009
rubi:

Ede
i zatara ya. kiss
Pres,iti bolibo.
@Topic,gwam ihe kuru laa na elu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by sanctiti(m): 6:04pm On Jun 02, 2009
aki oyibo
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 6:07pm On Jun 02, 2009
sanctiti:

aki oyibo

i zatara ya.mazi/odoziaku sanctiti cheesy
@Topic,gwam agawa agwa o buru uzo,a lawa alawa,o kpete azu
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by rubi(f): 11:03pm On Jun 02, 2009
Gwam gwam gwam Ihe bu Nna gi ukwu uzo taa oji


Gwam gwam Gwam police abu n' agba n'isi


Gwam Gwam gwamIhe bu ocha ucha ojo njo ojie oji oma nma

Gwam gwam gwam ibe ji zuru uwa n'ihe
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 11:10pm On Jun 02, 2009
rubi:

Gwam gwam gwam Ihe bu Nna gi ukwu uzo taa oji


Gwam gwam Gwam police abu n' agba n'isi


Gwam Gwam gwamIhe bu ocha ucha ojo njo ojie oji oma nma

Gwam gwam gwam ibe ji zuru uwa n'ihe
rubiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii kiss
ihe bu nnam ukwu uzo taa oji= mbo
Police abu na agba n'isi= udara
ocha ocha ojo njo,ojie oji oma nma= no idea
ibe ji zuru uwa onu= onwa
kedu ka i mere?ura abiala m n'anya,Ya gazie.
dekwa osisa nke ahu m dara and juo more,a gam abiaghachi ebe a echi wink
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by rubi(f): 11:15pm On Jun 02, 2009
Ocha ucha ojo njo ojie oji oma nma = blackboard

Ify A1 na ndi ozo I passiri ofuma
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by ifyalways(f): 1:40am On Jun 04, 2009
Rubi,anubeghim nke blackboardu ahu b4.dalu.
@topic,gwam oti nwata n'ihu nne ya
Re: Gwam! Gwam! Gwam! by otele(m): 5:12am On Jun 05, 2009
ifyalways:

@topic,gwam oti nwata n'ihu nne ya

aguru cool

(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply)

What does the word 'Biafra' mean? / Abdul Rasheed Akanbi And His Pregnant Wife (Photos) / Father Mbaka, Mr Ibu, Osuofia Meet With Sultan Of Sokoto & Others In Enugu. PICS

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.