Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,501 members, 7,808,851 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 05:56 PM

Igbo learning thread + Translator - Culture (42) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo learning thread + Translator (228410 Views)

Translator / Looking For A Calabar Translator / Online English To Igbo Translator ? (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (39) (40) (41) (42) (43) (44) (45) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 12:44am On Feb 05, 2016
Ajuju gh ke ole, Odumchi?
Re: Igbo learning thread + Translator by Cyberknight: 2:57pm On Feb 05, 2016
EzePromoe:
Minority? Oza o. Ikwerre ethnic group is in the majority in Rivers state, not to talk of the entire Igboid group. That is more than half of the entire Rivers population.

Hia!
Nwanne, cheregodi o.
Nke a onye Ikwerre putara kwere si n'onye Igbo k'o bu - nke a bu ihe puru iche.

Mma mma nu o.

1 Like

Re: Igbo learning thread + Translator by EzePromoe: 3:07pm On Feb 05, 2016
Cherlene:


Evening

Super, desire to MASTER IGBO....

Cherlene
State what you desire to learn and we'll gladly tell it to you.
Re: Igbo learning thread + Translator by Cherlene(f): 10:39pm On Feb 05, 2016
EzePromoe:
State what you desire to learn and we'll gladly tell it to you.

Evening

- THE ENTIRETY to be specific.
* Kindly EMBARK with the BASICS, thank you.

Cherlene
Re: Igbo learning thread + Translator by EzePromoe: 11:45pm On Feb 05, 2016
Cherlene:


Evening

- THE ENTIRETY to be specific.
* Kindly EMBARK with the BASICS, thank you.

Cherlene
Start from page 0, all the basics are comprehensively outlined.

2 Likes

Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 2:54am On Feb 06, 2016
Dee ChinenyeN, I hukwala m eshishi? Elitara m ńńańa juo Nde Ukwu la Oha si m amarna whne eji li-ikpo 'dangerous' ma 'danger' la okwu amaala we, we meela m nti ta adi m ika uka ajembele, wuo enyi gh nwokho l'ala. Ke biara, o chichaa anya, biiga la ohia ńńa o nhie piofuta. angry Juola m we: whnena adiwe ime m gbuo, o maala nma?
Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 4:27pm On Feb 06, 2016
Kena okwu Ngwa ndito ifushi gh l'onu ndidisi iwe m iwe. I dinu igba a nula nwaafo.Whne kena amasifuu m. angry Gbuo, m cho ise abari, kaa whne madhu l'anufuu, ma amarna la i di a. I metosiala m uhiara m la NL.

Akachala m kaa. cheesy

"Dangerous"... o gasi inwe okwu ke a, ma ma adii icheta whne o bu sita la ma adii ikwu a ekwu. Ma aa m iju.
Re: Igbo learning thread + Translator by Chizzyblinks(f): 7:47pm On Feb 09, 2016
ChinenyeN:
Kena okwu Ngwa ndito ifushi gh l'onu ndidisi iwe m iwe. I dinu igba a nula nwaafo.Whne kena amasifuu m. angry Gbuo, m cho ise abari, kaa whne madhu l'anufuu, ma amarna la i di a. I metosiala m uhiara m la NL.

Akachala m kaa. cheesy

"Dangerous"... o gasi inwe okwu ke a, ma ma adii icheta whne o bu sita la ma adii ikwu a ekwu. Ma aa m iju.
ka biko,achorom iju unu ajuju,nkea unu biara eba na ese abari na olu ngwa, obu na unu achoghi ndi dika ma n'amaghi olu ngwa ighota ihe unu ji ika...biko zie sumanu igbo izugbe.
Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 8:15pm On Feb 09, 2016
Eeehnn, whne kena ndi otu o nu. I di ika la i kwu la nde we l'adii inu Ngwa, ma ogwe m ndi ihnu okwu Ngwa la whne na i gbara m. Kaa l'ezi, Chizzyblinks. I di ikota whne ma ra Odumchi ndi igba nnana?
Re: Igbo learning thread + Translator by Elosky20: 6:46pm On Feb 10, 2016
bia kedu asusu unu na asu n'ebea. biko suo nu igbo izugbe. hapu nu olumba unu na asu na ebea.

1 Like

Re: Igbo learning thread + Translator by Cyberknight: 7:05pm On Feb 10, 2016
Elosky20:
bia kedu asusu unu na asu n'ebea. biko suo nu igbo izugbe. hapu nu olumba unu na asu na ebea.

Nwanne, okw'i hula?
Re: Igbo learning thread + Translator by Chizzyblinks(f): 12:12pm On Feb 12, 2016
ChinenyeN:
Eeehnn, whne kena ndi otu o nu. I di ika la i kwu la nde we l'adii inu Ngwa, ma ogwe m ndi ihnu okwu Ngwa la whne na i gbara m. Kaa l'ezi, Chizzyblinks. I di ikota whne ma ra Odumchi ndi igba nnana?
chinenyeN,biko anaghim aguwu okwu ngwa,derem igbo izugbe...
daalu..
Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 4:12am On Feb 13, 2016
ChinenyeN, mbu nwa ntakala whnena agbarna m gbuo kpatara iwe? Hah. Enyia, gh marna si o bu otu o nu, bere kwa ebere sita la ono la ala nhu egbe ngasi ime gh la ma akachaa whne m vu la obi. Whnena I di inhu, o bughi agbara shiri e...o bu ogwe m l'ezi. Odumchi ke anhu I ji egwere okwu Ngwa esegbu la abari ndidisi irafuta gh. Okwu Ngwana, o bu anyi laabu socha nwerne. cheesy

nmekpaanhu adii. Gh juta whne o bu, ama ino nnana da eche gh.
Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 4:28am On Feb 13, 2016
Elosky20:
bia kedu asusu unu na asu n'ebea. biko suo nu igbo izugbe. hapu nu olumba unu na asu na ebea.

Deede, ya abula iwe, ma o di whne nnaa asi m ma ajuo gh. Nniri mbu utu gh la whnena maa nwokho ibe m ndi igba? Akporo gh ta o mbu Nnanna gh we ta akporo ahna?
Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 4:37am On Feb 13, 2016
Cyberknight, Elosky20 la Chizzyblinks, Mbu la unu anufuu akpaala Ngwa? Ngwa chere ma egwere okwu amaala m kaara nu. . .

*Coughs*

Ndaadi nke apasara kugbuo na ebe inyi no? Nmadi na ibe e were okwu wo na akpa, o daa "suo Izugbe, suo Izugbe". E were yam Igbo Izugbe obu juo inyi ajuju, onyenye agba nkiti. Inyi enwekwadiri nmeta? angry
Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 5:26am On Feb 13, 2016
Laa lo lo! Whne kena o'u giri ye? Ehn, Odumchi lei!! Dikwanu nna i gatara gweta okwu Ngwa na i di igbara m gbuo na, ehn? Ga kaa la o bu anyi a laabu nkwu nwerne okwu na. Oonh ohn. O meghitagh. angry Chai... akotanda m whne o bu o bu gbuo. O'u maa nji aka m metosia uhiara ke m. cry Nna a si la ma ekwufuruu gh okwu Ngwa mgba ahnu.... Maa nkpatara whne ojoo na. Chai! cry

"Danger" la "Dangerous" enwee okwu ke we laani, sita la "danger" o bu nji adi iche iche. O bu otua "emotion" enwee okwu ke a laani, sita la o jikwanu adi iche iche. Ya eme, a g'ika uka "danger" ma "dangerous", a g'ile anya ukpa "danger" o bu. O bu la o bu ke ng'ibu l'ahu, o futara "meru". O bu "danger" ke "iba mba", o futara "whnam whnam" (udaolu nj'ada ada). O bu "danger" ke Bekee l'akpo "risk", o futara "fughita" (o fughita ...). O di odo, ma o bu whne ma ra umunne m la umunna m laani nj'akpo "danger". O bu "umawhnam" mbu ke madu l'amaa otu o g'imezu.
Re: Igbo learning thread + Translator by TobennaU: 6:46pm On Feb 14, 2016
Hello everyone, I have been studying this thread for like a week now, but this is my first time actually posting.I need some translation help for this igbo cartoon on some parts I can't understand.


https://www.youtube.com/watch?v=9HePRdg1IMo

The parts i can't grasp are:

Part at 0:14(i di afo...?),

0:25-35(something about helping and wanting to learn igbo).

0:42-0:46(ngwa...?),

0:49 (confused if he's saying he works in nigeria because he already said he was a doctor in texas).

And 1:10-1:26.

Thank You!
Re: Igbo learning thread + Translator by TobennaU: 5:19am On Feb 15, 2016
Also how would you recommend pronouncing the "gb" "kp" and the "ṅ"(drink) sounds in igbo. I kind of got the gb part down but the "kp" is difficult as well as the "ṅ" which is a lot more nasal.

Thank You again.
Re: Igbo learning thread + Translator by 4reallucky(m): 10:22am On Feb 15, 2016
U are right
Re: Igbo learning thread + Translator by 4reallucky(m): 10:25am On Feb 15, 2016
What mean by "a gama kpo gi?
Re: Igbo learning thread + Translator by demielvis: 8:17pm On Feb 15, 2016
4reallucky:
What mean by "a gama kpo gi?
=I'll call you.
Re: Igbo learning thread + Translator by Nobody: 2:45pm On Feb 17, 2016
.
Re: Igbo learning thread + Translator by Opsimath: 9:55pm On Feb 17, 2016
TobennaU:
Hello everyone, I have been studying this thread for like a week now, but this is my first time actually posting.I need some translation help for this igbo cartoon on some parts I can't understand.


https://www.youtube.com/watch?v=9HePRdg1IMo

The parts i can't grasp are:

Part at 0:14(i di afo...?),

0:25-35(something about helping and wanting to learn igbo).

0:42-0:46(ngwa...?),

0:49 (confused if he's saying he works in nigeria because he already said he was a doctor in texas).

And 1:10-1:26.

Thank You!

Hello! My first time posting on here too but I'm really enjoying the thread. Haven't even gone through it all, but to answer your questions:

0:14: I di afo ole ugbu a?

How old are you now?

0:25-0:35: Biko nara m aka, Nna, I tochaana. I ghorola dimkpa. Obinna, nwanne m, onye a na-ekili anyi choro I muta Igbo. I nwere ike I kowaara ya onye I bu?

That's right, my man (or: please give me a handshake, my man), you're fully grown now. You're now a man. Obinna, my brother, this guy here (literally: this person watching us now) wants to learn Igbo. Can you tell him about yourself?

0:42: Ngwa gezie m nti ka m kowara gi onwe m.

Alright, listen to me let me tell you who I am.

0:49: A bu m onye Orlu, na stati Imo, na Nigeria (not Igbo spelling). E bi m na Texas, n'Amerika. A bu m onye dibia bekee n'ulo ogwu. A di m afo iri ato na-abuo ugbu a. E nwere m nwanyi. Aha nwunye m bu Chinyere.

I am from Orlu in Imo state in Nigeria. I live in Texas, (in) America. I'm a Western doctor in a hospital. I'm 32 years old now. I have a woman. My wife's name is Chinyere.

1:10-1:26: O bu onye Nigeria mana a muru ya na London. O gbara afo iri ato mana o ga-agba afo iri ato na-otu n'onwa abuo n'abia abia.

She's Nigerian but was born in London. She's 30 but will be turning 31 in 2 months (in 2 months coming up)

Not perfect, but I hope that helps.

1 Like

Re: Igbo learning thread + Translator by pearlon24(f): 8:34am On Feb 18, 2016
EzePromoe:
Start from page 0, all the basics are comprehensively outlined.

cool thread. please what's the meaning of oyom. like when someone calls you Oyom
Re: Igbo learning thread + Translator by EzePromoe: 5:57pm On Feb 18, 2016
pearlon24:


cool thread. please what's the meaning of oyom. like when someone calls you Oyom
That's Owerri dialect for 'my sweetie' wink

2 Likes

Re: Igbo learning thread + Translator by NaturallyRo: 6:51pm On Feb 18, 2016
I'm not sure if anyone is even going to see this but I need help translating the following:
Anam eje omumu ihe ugbua
Anyi ga akpa na anyasi
Inugo nne?
Ke emesia
Udo
This is exactly how it was sent to me... Please help!!!
Re: Igbo learning thread + Translator by Wulfruna(f): 6:57pm On Feb 18, 2016
NaturallyRo:
I'm not sure if anyone is even going to see this but I need help translating the following:
Anam eje omumu ihe ugbua
Anyi ga akpa na anyasi
Inugo nne?
Ke emesia
Udo
This is exactly how it was sent to me... Please help!!!

I'm going to class now. We'll talk tonight. You hear, dear? Later. Peace.

2 Likes

Re: Igbo learning thread + Translator by guyXander(m): 6:17am On Feb 20, 2016
Afam4eva:

Isn't it the same thing as "get lost" or "Leave here".

It is: Si eba puo
Or in English, gerara here jor grin
Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 5:17am On Feb 27, 2016
ChinenyeN:
Laa lo lo! Whne kena o'u giri ye? Ehn, Odumchi lei!! Dikwanu nna i gatara gweta okwu Ngwa na i di igbara m gbuo na, ehn? Ga kaa la o bu anyi a laabu nkwu nwerne okwu na. Oonh ohn. O meghitagh. angry Chai... akotanda m whne o bu o bu gbuo. O'u maa nji aka m metosia uhiara ke m. cry Nna a si la ma ekwufuruu gh okwu Ngwa mgba ahnu.... Maa nkpatara whne ojoo na. Chai! cry

"Danger" la "Dangerous" enwee okwu ke we laani, sita la "danger" o bu nji adi iche iche. O bu otua "emotion" enwee okwu ke a laani, sita la o jikwanu adi iche iche. Ya eme, a g'ika uka "danger" ma "dangerous", a g'ile anya ukpa "danger" o bu. O bu la o bu ke ng'ibu l'ahu, o futara "meru". O bu "danger" ke "iba mba", o futara "whnam whnam" (udaolu nj'ada ada). O bu "danger" ke Bekee l'akpo "risk", o futara "fughita" (o fughita ...). O di odo, ma o bu whne ma ra umunne m la umunna m laani nj'akpo "danger". O bu "umawhnam" mbu ke madu l'amaa otu o g'imezu.

Amasukwa m la I gi da eche "nńiri ji nwokona", ma harawa. Whne madu ji la aka la ihnena ehila. Mgba odo, ama isachi gh ngwangwa karia.

Kaa mbu ya mbu akwa! grin Maa kaa l'ezi...gh gwere akana iji da atagbu ogwe ke gh la uta da eme, gh anwufuru la ogbede o! Ya adilanu gh ogozu. Ta o mbu la I maghi onye gh ra e ndi ika uka? Nde Ngwa kaa: "Whne l'enweghi otu l'eme, otu l'eme ngasi idi". Nde Igbo kaa ke we si: "Madu kwe, chi e ekwe". cool O bughi echi la anyi l'aabu nji mernewa whne la ama Nairalandina, ta I bu mbiarambiara? Ogwe ke gh ngasi imanu onye m bu! M vuru whne l'obi, ejighi aku jii la mu emee ya bu whne. O so gh, jekwuruchaa arunsi liile di la Ala Ngwa, we akwusifuu m. angry

Kaa nka la whnena I kowara. Ajujuna mbu whne nji ichu m urna la abali, ma otuna I kowara e agbiila m uche hie nne. I gbamigbala anhu woo. Ma juotee, ndighi whne kpatara gh la nde ezi unu we nji nwee whne di ichne unu nji ikpo e? Adi m iju sita la la obe ke anyi, mgba ufodi, anyi nji imefuta okwu ke anyi ta nde ezi hara imata whne anyi di ika. Ma ezi obula ndi ichne ichne.
Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 6:42am On Feb 27, 2016
Anula m nunu.

Chaa... dikwanu awhna m g'igu gh gbuo, eh? I buu Odumchi Nwa Aru odo. I gasi id'aza awhna odo. Hmm... Onunkwurungwa? Ah! Amaala m. Nkaramngwa. Kaa mbu whne i gasi iza. Kaa mbu awhna m g'iji akpo gh oku hieta taana. Ta i kuznila nye odo whne l'i mutala. O buu madu liile nkwesiri ima okwu Ngwa ekwu. I shiri onwu biadu ńńana i biaduru. Ta nde odo nshia onwu ke we laani we.
Re: Igbo learning thread + Translator by ChinenyeN(m): 6:56am On Feb 27, 2016
odumchi:
Ma juotee, ndighi whne kpatara gh la nde ezi unu we nji nwee whne di ichne unu nji ikpo e? Adi m iju sita la la obe ke anyi, mgba ufodi, anyi nji imefuta okwu ke anyi ta nde ezi hara imata whne anyi di ika. Ma ezi obula ndi ichne ichne.

Mgbaufo, ya aburu la ogwe anyi ndi icho iznutu okwu anyi. Ya emee anyi emefuta okwu ohnuu nde ke odo l'akotafu. Ma "umawhnam" ndi iche. Anyi nmefutara "umawham" sita ukpa "danger" anyi ndira acho ikowa. Mgba anyi nji mefuta "umawhnam", o dii okwu odo ogwe ke anyi l'amala a g'iji akowa ukpa "danger" o bu o bu. Ma o nula nwantakala "umawhnam" ad'aghola "danger" gburugburu.
Re: Igbo learning thread + Translator by odumchi: 6:56pm On Feb 27, 2016
ChinenyeN:
Anula m nunu.

Chaa... dikwanu awhna m g'igu gh gbuo, eh? I buu Odumchi Nwa Aru odo. I gasi id'aza awhna odo. Hmm... Onunkwurungwa? Ah! Amaala m. Nkaramngwa. Kaa mbu whne i gasi iza. Kaa mbu awhna m g'iji akpo gh oku hieta taana. Ta i kuznila nye odo whne l'i mutala. O buu madu liile nkwesiri ima okwu Ngwa ekwu. I shiri onwu biadu ńńana i biaduru. Ta nde odo nshia onwu ke we laani we.

Nkaramngwa? O too m! Awhnana kara aka! Gh kpoo m, ama iza. cool

Ah-ah...I di ikwudi ke ahnu ekwu? O ji abu madu hnushichaa anya, tagbuo ogwe ke e l'ahnuhnu, jisie ike biiga l'otu abamaba, o bia kowaala uwa liile whne o hnuru? Ohn ohn! Ala ekwela!

(1) (2) (3) ... (39) (40) (41) (42) (43) (44) (45) (Reply)

Igbo-Nigerian Men Are The Most Handsome Men In Africa! / The 250+ Tribes/ethnic Groups In Nigeria / Delta Igbo, Bendel Igbo: What Does That Even Mean.

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 105
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.