₦airaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 2,253,279 members, 4,934,201 topics. Date: Monday, 20 May 2019 at 05:49 PM

Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) (24126 Views)

(2) (3) (4)

(1) (2) (3) (Reply) (Go Down)

Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by EzePromoe: 4:01pm On Nov 12, 2012
Remember those good old days when we tell and listen to moonlight stories during the full moon, riddles was not an exception. Do you still remember any? Can you share it with us?
E.g Gwam onye jiri ikpere gazuo ubi nna gi (Ọgụ)
Translation: Tell me who went round your father's farm with his knees (Hoe)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Afam4eva(m): 4:06pm On Nov 12, 2012
subscribing.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by EzePromoe: 4:26pm On Nov 12, 2012
Q: Gwam ozu liri onwe ya (ukwara)
Translation: Tell me the corpse that buried itself (Cough)

Q: Gwam o maara ka o joro were ochichiri na-aga (Usu)
Translation: Tell me who knew how ugly he was and started walking at night (bat)

Q: Gwam nwa so gi ba n'ohia ma o soghi gi puta (Nsi)
Translation: Tell me the child who went with you to the bush but didn't come out with you (faeces)

Q: Gwam okoro chi uta na-agba ezi ezi (Akpi)
Translation: Tell me the soldier who shoots his arrow without been sent (Scorpion)

Q: Gwam onye n'eti nwata ihe n'ihu nne ya (Aguu)
Translation: Tell me who beats a child before his/her mother's eyes (Hunger)

6 Likes

Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by EzePromoe: 4:29pm On Nov 12, 2012
More riddles will be coming up when i come back at night.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by odumchi: 1:49am On Nov 13, 2012
Nice thread, Promoe.

Q: Kwuoro m onye uwa dum na-atu egwu; onye amaa nne mo nna; onye amaa nkpona mo mgbei; onye amaa odibo mo eze; onye na-emete gi mgbe ura kagba uto? (onwu)

Tell me who the whole world fears; who can't tell mother from father; who can't tell rich from poor; who can't tell servant from king; who wakes you up when your sleep is sweetest? (death)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by mimima(f): 8:36am On Nov 13, 2012
a. Gwam ihe kuru mmiri rigo n'elu Aki bekee
Tell me what went up with water coconut.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by EzePromoe: 10:11am On Nov 13, 2012
Q: Gwam agboghobia ara ano (ikwe)
Translation: Tell me the young lady who has four breastt (mortar)

Q: Gwam anu akpu n'onu ma erighi eri (ire)
Translation: Tell me the meat put in the mouth but not eaten (tongue)

Q: Gwam nwata gba oto je ubi we mara akwa lota (oka)
Translation: Tell me the child that went to the farm Unclad and came back with clothes (corn)

Q: Gwam o biawa o maa mma, ma o lawa ojoo njo (mmadu)
Translation: Tell me who comes to the world beautiful and goes back ugly (human being)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by vicky6: 11:17am On Nov 13, 2012
Q:Gwam ibe ji zuru uwa onu[b](Onwa)[/b]
Translationsada piece of yam that is enough for the whole world)(Moon) smiley

Q:Gwam Akwa Chukwu suu odiro ako ako?
Ans:Ire (Tongue)

gwam ihe mere eze jiri raa ntu
Ans: Ube(Pear)

Q:gwam nwa agboghobia abu na agba n'isi?(Udar[/b]a)
Translation:a pretty girl with pus on her head.[b](red Cherry)



Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by dilbert100: 12:04pm On Nov 13, 2012
undecided
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by ujchief(m): 12:09pm On Nov 13, 2012
Gwam Gwam Gwam!
Gwam Eze elect nairaland?
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Policewoman(f): 12:15pm On Nov 13, 2012
Gwam ihe mere eze ji racha a ntu: Ube. Gwam gwam gwam, gwam akwa chi sure ekweghi ako ako: Ire.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by floriana(m): 12:22pm On Nov 13, 2012
Rushes in, looks into the crystal ball, sees a lot of tribal warriors invading this thread and thread snowballing into a tribal Armageddon, bolts away and headed straight for auto section. Will be back to confirm if crystal ball is still speaking the truth.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by ujchief(m): 12:24pm On Nov 13, 2012
Gwam mmadu abuo na-aga n'uzo, mmiri na ama otu mana o naghi ama onye ozo
(nwanyi di imn)
translation- tell me two people that when walking under the rain, water beats one and doesnt beat the other? (pregnant woman)
. . . . . . . .
Gwam ama chineke zara na adighi eru ahihia? (eluigwe)
translation- tell me an avenue swept by god and doesnt grow weed (heaven).
. . . . . . . . .
Gwam mba na-aga, kwudo ihu n'ala (aturu)
tell me the tribe that walks facing downwards (sheep)
. . . . . . . . . . .
Gwam onwere uru, enweghi okpukpu (ji).
What has flesh but no bones (yam)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by aryzgreat: 12:25pm On Nov 13, 2012
Gwam Gwam Gwam! Gwam ihe gba aka banye ohie chiri umu puta? (Ede)

Tell me, wot entered bush empty handed but came out with children (cocoyam)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Koolking(m): 12:25pm On Nov 13, 2012
Policewoman: Gwam ihe mere eze ji racha a ntu: Ube. Gwam gwam gwam, gwam akwa chi sure ekweghi ako ako: Ire.

Pls, do well to interpret in English. Some of us here are in one way or the way attached to Igbo. We also want to relish those proverbs/riddles.

I am giving a thumbs up to this thread
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by chino137: 12:29pm On Nov 13, 2012
nna gi muru gi,gwam gwam gwam okoro gi na ya so eje obukata uzo ekpere azu ans[nkporo]]walking stick ques gwam dra iwu eje nga [government]ndi bekee gwam agbo mara mma ana aku aka n'isi [nri akpu]
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by achi4u(m): 12:35pm On Nov 13, 2012
ujchief: Gwam Gwam Gwam!
Gwam Eze elect nairaland?
Chief....ijuru m ka m juo onye?
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by emyibe(m): 12:38pm On Nov 13, 2012
Gwam Gwam Gwam! Gwam DUM YOM (isi akwu na igu ya)
please let Eze Promoe do the English translation
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Policewoman(f): 12:38pm On Nov 13, 2012
Gwam gwam gwam, gwam onya (wound) na ekweghi ala ala? Ikpu
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by aryzgreat: 12:40pm On Nov 13, 2012
Gwam DUM gwam YOM (ogbe akwu na igwu)

Tel me wot sounds DUM and YOM at d same time (palm head and palm fond)

Gwam umunwanyi abuo na aga na uzo, mmiri na ama otu, ma mmiri anaghyi ama nke ozo (nwanyi di ime na nwanyi adighi ime)

Tel me 2 women walking, rain beats one and doesn't beat the oda (pregnant woman and non-pregnant woman)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Nobody: 12:42pm On Nov 13, 2012
Gwam gwam gwam, Gwam agbogho oma ana ama-ura n'ahia (Akpu)
Tell a baeutiful damsel being slapped in the market (uncooked fufu)

Gwam ka'i na agba ntiri, igbaala ntiri (Ka-ina ari elu, iriala elu ogwe ede)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Nobody: 12:44pm On Nov 13, 2012
achi4u: Chief....ijuru m ka m juo onye?
Ujchief zaa ya. Amaghim ya.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by donniemc: 12:45pm On Nov 13, 2012
sorry but why deos every riddle have to start with "Gwam"
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by chakula(m): 12:46pm On Nov 13, 2012
Although I am Hausa by tribe but let me spot by part and the translation will be given by any Igbo that feel he/she can translate it.

#Ejikwa Eji Buru#

laughing hard kwa kwa kwa kwa kwa.................
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by karpentar: 12:47pm On Nov 13, 2012
gwam gwam gwam, gwam onye kacha agba bolu na uwa nile? Messi!
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by achi4u(m): 12:47pm On Nov 13, 2012
Gwa m ude asuru na mba anu ya na mba(egbe mkpona'ala)
Translation:a sound you make in a twon and hear it in another twon(canon)

Gwa okorobia abuu na apu n'isi(ekpem nkwuocha)
Translation:a young man that whitish substance is coming of his head(gallon of palm wine)grin
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by aryzgreat: 12:48pm On Nov 13, 2012
Gwam gwam gwam, Gwam agaba aga okpelu azu, anaba anaba okpelu azu (ikiri ukwu)

Tell me, wot stays back when coming and stays back when going (the back of d foot)

Gwam ogba aka ari enu (Agwo)

Tell me wot climbs up without hand (Snake)

Gwam ihe gba aka gbago elu, kuru mmiri gbadata (aki oyibo)

Tell me wot went up empty handed but came down with water (coconut)
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by ujchief(m): 12:49pm On Nov 13, 2012
Gwam ihe bu nke gi, ma mmadu niile kara gi nwere ya? (aha gi)
tell me what belongs to u but others use it more often than u do (ur name).
. . . . . . . . . . . .
Gwam anu nwere otu ukwu (ero)
a bush meat wit one leg (mushroom)
. . . . . . . . . . . . .
Gwam nwa mara nma anaghi eku n'ahu (oku)
a fine child that cant be caried on the body (fire)
. . . . . . . . . . . . .
Gwam nku di na mba na-eyere mba nri (asusu)
the firewood that cooks for its people (language)

1 Like 1 Share

Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by mike404(m): 12:52pm On Nov 13, 2012
aryzgreat: Gwam Gwam Gwam! Gwam ihe gba aka banye ohie chiri umu puta? (Ede)

Tell me, wot entered bush empty handed but came out with children (cocoyam)
akpa amu chiri
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by ujchief(m): 12:53pm On Nov 13, 2012
donniemc: sorry but why deos every riddle have to start with "Gwam"
Gwa m means 'tell me'. So while playing this game (riddle), u start by saying 'gwam gwam gwam. . .'
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by gabriel212: 12:56pm On Nov 13, 2012
Am a Yoruba and I enjoy this thread. this is reasonable to make one remember the infant and little ages. kudos to the op. you do well.
Re: Gwám Gwàm Gwâm (igbo Riddles) by Nobody: 12:56pm On Nov 13, 2012
Gwam gwam gwam, gwam Ejewe ejewe o bute uzo, alawa alawa o kpata azu? (unyogo)
Tell me when going he is in front, when coming back, he is at the back (Silluotte/Shadow)

Gwam Nte- nte gbagidere ukwu oji? (Nne n'umu nogidere oku nri)

(1) (2) (3) (Reply)

Alake Of Egbaland Arriving At Coronation Of King George VI Of England In 1937 / Olubadan-In-Council Declares Eze Ndigbo Illegal / Delta Igbos

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2019 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 103
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.