Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,148,891 members, 7,802,865 topics. Date: Saturday, 20 April 2024 at 12:01 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (120849 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 3:26pm On Jan 30, 2009
youngies:

Echelon, Osisi na Ifyalways oburu na unu na ege nti, a back ala m our proverb thread up, maka adighi ama ama O gwara O. N'ihi na ihe Seun na eme edoghizi m anya. O na akpa agwa ka onye na anu awuru ike grin
Kedu otu i ji mee ya? Achoro m ime threadi Igbo nke ochie ihe i mere threadi ilu ahu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 3:30pm On Jan 30, 2009
A download m otu backup software na ikuku, grin obu ya mere ihe nile for me. Ha n'ile di na my laptop ugbua
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by lysaa(f): 3:36pm On Jan 30, 2009
chelu chelu, enya meee, sam milla? shocked

mykali bu onye ibo? shocked
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 3:39pm On Jan 30, 2009
youngies:

A download m otu backup software na ikuku, grin obu ya mere ihe nile for me. Ha n'ile di na my laptop ugbua
O di mma. Ndeewo. Gini bu aha backup software i download-uru?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 3:43pm On Jan 30, 2009
Send ere m email, ka m forward the installation file for you
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 3:51pm On Jan 30, 2009
Threadi ochee ahu ka di ya. A siri m Ozioma ka o tinye link na the first post O ju.

You can always access it if you like.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by fantacie(f): 4:00pm On Jan 30, 2009
ihe nka unu na eme aba amaka, jisie nu ike umu nnem. Chukwu gozie unu nile ooo ise!

Igbo kwenu oo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 4:11pm On Jan 30, 2009
toshmann:

gini mega ngaaa angry
onye mechiri threadi anyi angry

seun . . .seun . . . . i commit-uola sacrilege angry i ga eweta ihe ndi a eji achu aja . . .seun angry . .

I. one virgin cockroach
2. five and half houseflies one of which was born in egypt in a leap year
3. seven he goats, two of them must be last borns and at leas one is the first born
4. four white fouls, one of which must be blind in one eye
5. three and half torotoros, one must be black.
6. 20 yrs old scorpions
7. one white cloth from baghdad
8. sadam hussein's left little finger

seun get these things o to appease the gods.  . . or else . . . my hand no dey o

toshmann has spoken cool
Tosh Ikwuru nke oma. O di otutu ihe foduru O ga-eweta ka ewere kpuo aru.

Ihe ndi ahu bu
1.nwamkpi na-agbaghi aji amu
2.Ngwere gbara aji
3. ara mbe
4. akwa udene.
Tosh hope you no get problem for power for your area[
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 4:14pm On Jan 30, 2009
Agaba iwe na ewe gi oo grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 4:49pm On Jan 30, 2009
Youngies
I si m mekwanu gini?
Okwa onye bu anu ijiji na-eso?
Agwa nti ma nti anughi, egbubiri isi, nti esoro ya
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 5:34pm On Jan 30, 2009
youngies:

Send ere m email, ka m forward the installation file for you

Biko, zitere m nke m na echelon@engineer.com

Daalu.

Iwe na-ewe m ugbu a maka Nairaland. Ana m acho uzo m ga-esi zubenye na ya (hac k) wee kpochie threadi niile di ebe a.  cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 5:36pm On Jan 30, 2009
echelon bu engineer?
o bu ezigbo engineer k'obu oti mgbodo mgbo n'aru umu umunwanyi? lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 5:37pm On Jan 30, 2009
Agaba stop that iwe angry angry, gini na eme gi? kedu maka onye be gi? Toshieeee amaghi m na ihe ndi dibia na adi gi mma LoL cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 5:40pm On Jan 30, 2009
youngies:

Umu Igbo, onye nweanyi gba unu ume. smiley

Ihe Seun mere bu nso ala! tufiakwa!!

Excuse onyere di belated. Ihe anyi choro bu public apology.

Echelon, Osisi na Ifyalways oburu na unu na ege nti, a back ala m our proverb thread up, maka adighi ama ama O gwara O. N'ihi na ihe Seun na eme edoghizi m anya. O na akpa agwa ka onye na anu awuru ike grin

hapu onye a de we re onu k'onye na anu ara (breastfeeding)
kedu ebe Okija_ juju no
k'o bia gaara anyi ozi grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 5:41pm On Jan 30, 2009
romeo:

Agaba stop that iwe angry angry, gini na eme gi? kedu maka onye be gi? Toshieeee amaghi m na ihe[b] ndi dibia na adi gi mma [/b] LoL cheesy cheesy

dibia anya odo grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 5:43pm On Jan 30, 2009
**osisi:

echelon bu engineer?
o bu ezigbo engineer k'obu oti mgbodo mgbo n'aru umu umunwanyi? lipsrsealed

grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 5:44pm On Jan 30, 2009
**osisi:

echelon bu engineer?
o bu ezigbo engineer k'obu oti mgbodo mgbo n'aru umu umunwanyi? lipsrsealed

Ha abuo: n'olu m na n'aru nwunye m  cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 5:52pm On Jan 30, 2009
I expect the moderator to have understood what was happening and created a new thread for the Igbos but she doesn't seem to have that kind of initiative.
Openly yabbing your moderator grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 5:56pm On Jan 30, 2009
Romeo i siri na m mere gi nini?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by obinwanne(m): 6:00pm On Jan 30, 2009
Men!!! No need for all these criticisms that u guys are pouring out allover d place. We Ibos(Igbos) are very proud of our root and I see no crime in being proud that one is from a particular tribe. I have Hausa, Benue and Yoruba people as good friends. So what d heck is d noise all about?! Oh, that it made the homepage? Any topic can make the homepage regardless of the tribe or author.
   C'mon guys and babes, lets be more matured and reasonable. U neva know where u wil land tomorrow, just like Asoneye has been dreaming of getting married 2 an Ibo guy. Who knows u might marry d girl/boy from downtown and I marry the girl from Afgahn, or Ira,
Did I say anytin grin
Peace-out guys!
Ya diri gi ka isi cheere m. Chukwu gozie ndi oma ma mee kwa ka ndi Oji cheghari.
Udo diri unu umu nnem!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by obinwanne(m): 6:03pm On Jan 30, 2009
Men!!! No need for all these criticisms that u guys are pouring out allover d place. We Ibos(Igbos) are very proud of our root and I see no crime in being proud that one is from a particular tribe. I have Hausa, Benue and Yoruba people as good friends. So what d heck is d noise all about?! Oh, that it made the homepage? Any topic can make the homepage regardless of the tribe or author.
   C'mon guys and babes, lets be more matured and reasonable. U neva know where u wil land tomorrow, just like Asoneye has been dreaming of getting married 2 an Ibo guy. Who knows u might marry d girl/boy from downtown and I marry the girl from Afgahn, or Ira,
Did I say anytin grin
Peace-out guys!
  Ya diri gi ka isi cheere m. Chukwu gozie ndi oma ma mee kwa ka ndi ojoo cheghari.
Udo diri unu umu nnem!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 6:03pm On Jan 30, 2009
obinwanne:

Men!!! No need for all these criticisms that u guys are pouring out allover d place. We Ibos(Igbos) are very proud of our root and I see no crime in being proud that one is from a particular tribe. I have Hausa, Benue and Yoruba people as good friends. So what d heck is d noise all about?! Oh, that it made the homepage? Any topic can make the homepage regardless of the tribe or author.
   C'mon guys and babes, lets be more matured and reasonable. U neva know where u wil land tomorrow, just like Asoneye has been dreaming of getting married 2 an Ibo guy. Who knows u might marry d girl/boy from downtown and I marry the girl from Afgahn,  or Ira,
Did I say anytin grin
Peace-out guys!
  Ya diri gi ka isi cheere m. Chukwu gozie ndi oma ma mee kwa ka ndi Oji cheghari.
Udo diri unu umu nnem!

Onye nkea osiri na panti ya fulu efu? cheesy cheesy "We Ibos" indeed. LMAO
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 6:32pm On Jan 30, 2009
Mba O na-acho blokos ya acho?

Chei Romeo echekwa m na I ma atapia bekee? lee ihe o dere e be a
Men!!! No need for all these criticisms that u guys are pouring out allover d place
nke putara : umunwoke, blokos m na-efu efu undecided
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 6:37pm On Jan 30, 2009
obinwanne:

Men!!! No need for all these criticisms that u guys are pouring out allover d place. We Ibos(Igbos) are very proud of our root and I see no crime in being proud that one is from a particular tribe. I have Hausa, Benue and Yoruba people as good friends. So what d heck is d noise all about?! Oh, that it made the homepage? Any topic can make the homepage regardless of the tribe or author.
C'mon guys and babes, lets be more matured and reasonable. U neva know where u wil land tomorrow, just like Asoneye has been dreaming of getting married 2 an Ibo guy. Who knows u might marry d girl/boy from downtown and I marry the girl from Afgahn, or Ira,
Did I say anytin grin
Peace-out guys!
Ya diri gi ka isi cheere m. Chukwu gozie ndi oma ma mee kwa ka ndi Oji cheghari.
Udo diri unu umu nnem!

Obinwanne
aha gi a maka
but ihe i dere ebea di kwa one kain one kain
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by naijaking1: 7:47pm On Jan 30, 2009
Jarus:

Openly yabbing your moderator grin

Opening and posting another Igbo-based thread means commercial interest is always bigger than tribal interest. Seun is good businessman, who know how much traffic he will generate from Ndi-banyi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by grafikdon: 7:49pm On Jan 30, 2009
Hapu umu agamevu a na asi na nne ha na nna ha  bu ndi "Ibo". . . one day one day, a ga mu  anwude ha, mee ha ihe ana eme nwa mkpi. . .  grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ppanther(m): 8:03pm On Jan 30, 2009
oziomatv,

Daalu rinne!

O na-amasi m ma anyi bu ndi Igbo na-ejikota
onwe anyi onu.

O ga-adikwa mma ka anyi jiri naani olu be anyi
na-ede ihe o bula anyi na-ede ebe a. Enweghi
onye anyi ji ugwo.

Ana m ahu ebe ndi ozo na-asi naani ndi ha choro
ka ha dee ihe na nke ha bu ndi alakuba; kedu ihe
nke anyi ga-eji puo iche?

Ndeewonu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 8:08pm On Jan 30, 2009
grafikdon:

Hapu umu agamevu a na asi na nne ha na nna ha bu ndi "Ibo". . . one day one day, a ga mu anwude ha, mee ha ihe ana eme nwa mkpi. . . grin
Nnaa gaa niru. grin grin grin grin
were ha mee katoon
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:16pm On Jan 30, 2009
agaba nnaaaa cheesy kedu kwanu ebe ara mbe di? grin grin grin grin grin

nke a ee, o ga agafe seven hills and fourteen valleys . . . no show. grin grin

@grafik
ndia amaghi na prince ka ibu. a whole prince of otonuchichi. cheesy ha amaghi. gbaghara.

inshort, agaba, achochi m public apology from seun, achoro m ka seum merem private apology in my room with seven virgins and a loin cloth. no need for condoms, nwa mama will take care of that wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 8:30pm On Jan 30, 2009
toshmann:

agaba nnaaaa cheesy kedu kwanu ebe ara mbe di? grin grin grin grin grin

nke a ee, o ga agafe seven hills and fourteen valleys . . . no show. grin grin

@grafik
ndia amaghi na prince ka ibu. a whole prince of otonuchichi. cheesy ha amaghi. gbaghara.

inshort, agaba, achochi m public apology from seun, achoro m ka seum merem private apology in my room with seven virgins and a loin cloth. no need for condoms, nwa mama will take care of that wink

Tosh akwu m gi na azu. ma na ihe mere bu na a ga m ano na ebe ahu wee buru witness. Ikwere etuahu, i tinyekwua 3 akatas ka ma were gbatie ukwu ma na-eche mgbe gi na seun ga-ekpezi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 8:39pm On Jan 30, 2009
ppanther:

O ga-adikwa mma ka anyi jiri naani olu be anyi
na-ede ihe o bula anyi na-ede ebe a. Enweghi
onye anyi ji ugwo.

Ekwenyere m na nke a.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 10:45pm On Jan 30, 2009
Unu mee nu enjoy weekend unu.
were kwa nu nwayo
ndu adighi abuo.

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100)

Similoluwa, Sister Of Ooni’s Wife 'Steals Show' With Backside At Royal Event / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò / Ethiopia-the Birth Of Nations-the Origin Of The Green, Yellow And Red Flag!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.