Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,148,744 members, 7,802,272 topics. Date: Friday, 19 April 2024 at 11:48 AM

Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? (4039 Views)

Body Of Igwe Henry Ekwueme, Eze Ndi Igbo In China, Lands In Lagos Airport / Corpse Of Igwe Henry Ekwueme, Eze Ndi Igbo In China Packaged; To Be Flown To Nig / Kedu Onye Nwere Ike Ikowa Ebe Ndi Igbo Siri Puta (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 2:09pm On Dec 02, 2015
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!

4 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by HungerBAD: 2:09pm On Dec 02, 2015
XBLadez:
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!

Same to you.
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 2:11pm On Dec 02, 2015
HungerBAD:


Same to you.
Please leave here. It has nothing to do with you

3 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by HungerBAD: 2:12pm On Dec 02, 2015
XBLadez:

Please leave here. It has nothing to do with you

For AWA Nairaland? this is not the Champion Newspaper.

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by Nwaiberibe: 2:15pm On Dec 02, 2015
HungerBAD:


For AWA Nairaland? this is not the Champion Newspaper.
The more you look, the less you see. You can't make contribution to what you don't understand

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by shaboti: 2:16pm On Dec 02, 2015
XBLadez:
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!
how can you say no one has cautioned them? This is not a thing of today, or are you new here?

Forgive my english, no sttength to type in igbo
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 2:16pm On Dec 02, 2015
Nwaiberibe:

The more you look, the less you see. You can't make contribution to what you don't understand
Atunyerele onye nzuzu ahu onu. Hapu ya

6 Likes 1 Share

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 2:17pm On Dec 02, 2015
shaboti:
how can you say no one has cautioned them? This is not a thing of today, or are you new here?

Forgive my english
Seriously, I've not seen. It's getting out of hand

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by tonychristopher: 2:33pm On Dec 02, 2015
XBLadez:
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!

Hapu abagworo, agwam na chino ya jiri nwayo na enye nsogbu ...mana apart from that ..kedu ihe ichoro ka m mee. Ike gwuru.


Mana ka odiba . ka anyi welu na ife obuna Tara anyi bu anwu nta

2 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by soonest(f): 3:36pm On Dec 02, 2015
A tuoro omalu o malu, mana a turuo ofeke, o fenye isi n'ohia.
Ekwughi ekwu mere onu mana anughi anu mere nti.
A word is enough for the wise. I myself have noticed this pull down syndrome. It should stop. Udo

4 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by johnydon22(m): 4:17pm On Dec 02, 2015
XBLadez:
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!

Nnam ibu ezigbo nwa igbo ji eme onu..

Bikonu umu Igbo ka anyi jikonu aka onu, wee ofu obi n'ihe nile anyi na eme

Igbo mma mma nu

3 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by ChinenyeN(m): 4:49pm On Dec 02, 2015
Ñña na mbu 'Culture'. O nu m la i di l'icho 'Politics'. Viiya uka nanighi obe '[url="https://www.nairaland.com/politics"]Politics[/url]'.

2 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 8:51pm On Dec 02, 2015
johnydon22:


Nnam ibu ezigbo nwa igbo ji eme onu..

Bikonu umu Igbo ka anyi jikonu aka onu, wee ofu obi n'ihe nile anyi na eme

Igbo mma mma nu
Ndewo, nwanne

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 8:57pm On Dec 02, 2015
tonychristopher:


Hapu abagworo, agwam na chino ya jiri nwayo na enye nsogbu ...mana apart from that ..kedu ihe ichoro ka m mee. Ike gwuru.


Mana ka odiba . ka anyi welu na ife obuna Tara anyi bu anwu nta
Unu kwesiri ikpoputa ha abuo baara ha mba. Mee kà ha mara na anyi achoghi nkewa n'ala Igbo. Gwa ha kà ha kwusi imepe thread ndi ga akpata esemokwu. Ndi mba ozo jizi ya ako anyi onu. The thing nazi emem ihere

2 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by tonychristopher: 7:15am On Dec 03, 2015
XBLadez:

Unu kwesiri ikpoputa ha abuo baara ha mba. Mee kà ha mara na anyi achoghi nkewa n'ala Igbo. Gwa ha kà ha kwusi imepe thread ndi ga akpata esemokwu. Ndi mba ozo jizi ya ako anyi onu. The thing nazi emem ihere

Any gom
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by oglalasioux(m): 12:22pm On Dec 03, 2015
Obu eziokwu. Mana odiro mma ka mmadu rapu ikwu uche ya maka na obu onye Igbo. Onye huru okwu bu eziokwu ya kuwe. Idi n'otu Nigeria di mkpa maka umunne anyi bi obodo ozo.
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 2:04pm On Dec 03, 2015
oglalasioux:
Obu eziokwu. Mana odiro mma ka mmadu rapu ikwu uche ya maka na obu onye Igbo. Onye huru okwu bu eziokwu ya kuwe. Idi n'otu Nigeria di mkpa maka umunne anyi bi obodo ozo.
Enweghi oge m si na ikwu eziokwu adighi mma. Ihe ndi a n'eme ebe a abughi ikwu eziokwu at all. Ha na ako state ha onu, e postu pictures na adighi mma, nakwa akpari onwe ha oge nile. Ndi ala a nakwa eji ihe a achi ha ochi. Obughi taata ka ha bidoro ikpa agwa ojo a

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by oglalasioux(m): 2:54pm On Dec 03, 2015
XBLadez:

Enweghi oge m si na ikwu eziokwu adighi mma. Ihe ndi a n'eme ebe a abughi ikwu eziokwu at all. Ha na ako state ha onu, e postu pictures na adighi mma, nakwa akpari onwe ha oge nile. Ndi ala a nakwa eji ihe a achi ha ochi. Obughi taata ka ha bidoro ikpa agwa ojo a
Ugbua kam ghotara ihe ikwuru. Dalu nwannem. Jisie ike.

2 Likes 1 Share

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by Nobody: 6:07pm On Dec 03, 2015
Nwannem, ihe dum i kwuru bu eziokwu. Okwu a enyekwaghi mu onu okwu ma ncha! I juo mu, m ga asi gi na ndi n'ile a na adotu mmadu ikporo aha abughi ndi igbo. Mana, ka anyi ghara ichefu na n'ime umuazu Jesus, Judas bu Otu n'ime ha. Ndi oso chi egbu kariri n'uwa a. Igbo n'di oma n'ege nti, mmamma nu o! Kakwaa nu, muzuo nu, ya gaziere unu.
XBLadez:
Eziokwu, enwere ihe ndi Igbo na eme na site a n'ewem iwe. Kedu ihe bu na oge obula onye Igbo mepere thread ikwu okwu banyere ofu state, onye Igbo ozo ga esi na azu ulo puta bia kwube ihe ozo? Otego aka ihe a jiri bido ebe a, and otu osi na eje, odika ogaghi enwe ngwucha. Anyi makwa ndi na eme ihe oge obula (ndi di ka Abagworo na Chino11), mana enwebeghi onye nwere ike iputa gwa ha ka ha kwusi agwa ojoo a. Anam ele anya ka ndi ama ama dika Tonychristopher na Odenigboaroli tinye onu na okwu a. Ndi mba ozo nazi eji ya ako anyi onu.
Ihe ojoo ka obu! Ndewo nu!

2 Likes 1 Share

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by pillarmaria(m): 7:25am On Dec 04, 2015
@op, Chukwu gozie gi.
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by pazienza(m): 7:45am On Dec 04, 2015
Idi n'otu Nigeria di mkpa maka umunne anyi bi obodo ozo.


Ihea ina ekwu esodi ma nchaa! Kedu maka umunne anyi ndi bi na Cameroun, Gabon, Senegal, wdg? Anyi aga eme obodo ndia nile ka ha buru otu tinyere alaIgbo maka umunne anyi ndi bi obodo ndi ahu nile?

OnyeIgbo obula na agaghi ebiwu na obodo ndi ugwu na ndi ofei, ma obulu na anyi weta Biafra kwesiri Ichota obodo ozo kwaga, enwere otutu ndi Igbo bi na obodo di iche iche na adighi n' Nigeria na mba Afirica, ha anwula?

4 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by Nobody: 12:14pm On Dec 04, 2015
Obi gbawaram oge m huru ihe na-eme na threedi Eastern cities. Ndi Igbo o gini? Kedu udI agwa umu ntakiri di nke a. embarassed Atlantibreeze na spacetour bianu zara onu unu ebe a. Okwesiri na-aga ekwu eziokwu mana obughi na ogbako ndi kporo anyi asi. cry

1 Like 2 Shares

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by ezeagu(m): 3:00pm On Dec 04, 2015
O dika o di ndi ha na kwu ugwo i bia i kowara ihe governor mere obodo ha, ya bazie ihe politics na nsem okwu soro ya. M na hafu ha maka enweghim oge i tinye onu maka ndi ahu. O wu nani i me ka madu (ndi Igbo) cheta na states ndi a ha ne ji e se okwu di nani afo 20. Enugu na Anambra, o wu si ha wughi otu na afo 1991? Imo ma Abia kwa? Ihe ndi federal government mere ji ke states ndi a a ruwala, cheta na okwu states na ihe ndi a ozo si mgbe ha ne kesa eastern region ka Biafra hafu i bia achi.

3 Likes

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by ezeagu(m): 3:11pm On Dec 04, 2015
pazienza:
Idi n'otu Nigeria di mkpa maka umunne anyi bi obodo ozo.


Ihea ina ekwu esodi ma nchaa! Kedu maka umunne anyi ndi bi na Cameroun, Gabon, Senegal, wdg? Anyi aga eme obodo ndia nile ka ha buru otu tinyere alaIgbo maka umunne anyi ndi bi obodo ndi ahu nile?

OnyeIgbo obula na agaghi ebiwu na obodo ndi ugwu na ndi ofei, ma obulu na anyi weta Biafra kwesiri Ichota obodo ozo kwaga, enwere otutu ndi Igbo bi na obodo di iche iche na adighi n' Nigeria na mba Afirica, ha anwula?

I ma na isi mba Enugu (city) kara isi madu nile na Gabon? Ala Gabon di ka okara ano nigeria. Ihe di ebe ahu wu nani agu na ohia di ndu ndu. Ndi Igbo ne emekari owe ha na ebe ha ne busicha ha na Sharia states. Obodo di ka Gabon, Equatorial Guinea, I ma ndi Igbo ju kwara nga ahu na ndi ebe ahu ne tu madu i banye ala ha. A ma kwam ihem gi kwu kwa, o di kwa ndi Igbo tata ha ne jikere i ga Maidugiri o wuru si Boko Haram nuputuru isi. O bu utube ma o bu iyiuwa ha ka he liri ebe ndi ahu? Ochi!

1 Like

Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by sorom4: 3:05am On Dec 05, 2015
Kedu ebe Abagworo ahu noo. Bia mapuru na ala ebe a ka m pia gi utari
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 10:48pm On Dec 06, 2015
pillarmaria:
@op, Chukwu gozie gi.
Gozikwa gi, nwanna
Re: Kedu Ihe Na Eme Ndi Igbo Na Nairaland? by XBLadez: 10:53pm On Dec 06, 2015
sorom4:
Kedu ebe Abagworo ahu noo. Bia mapuru na ala ebe a ka m pia gi utari
Ya na nke nwayi anakpo Berem. Ndi ahu di egwu!

1 Like

(1) (Reply)

Sun And Spirituality: Is There A Connection? / Best Clubs And Restaurants In Lagos ? / Obobanyi Of Ohionwa (ihima) Kogi State Is World’s Oldest Monarch

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.