Welcome, Guest: Join Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 2,755,694 members, 6,546,998 topics. Date: Wednesday, 20 October 2021 at 09:22 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (144) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (262743 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (141) (142) (143) (144) (145) (146) (147) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 8:29pm On Mar 30, 2013
Eze Promoe:
Wonderful!
If you're from Mgbakwu, then you must be related to one of my friend who lives with me here in the city.
Your looks reminds me of his mother when she was still alive. You look like her from head to toe.
Passing by, but stopped to cough♧ ♣ ♧ utuum, utuum.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:37pm On Mar 30, 2013
Dan ukwara nke a yichara ukwara nta.
Idi sure na iji ahu undecided
Mara ma iga ahu dokinta o grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:26am On Mar 31, 2013
Ka CHINEKE nke puru ime ihe nile, gozie, ma chebe gi na ezi na ulo gi, ka opupu na mbata unu buru ihe agoziri agozi, ka iheoma rue unu aka site na gburu gburu uwa nile, ka CHINEKE mezue iheoma nile unu yoro ya NA AHA JESUS AMEN!
Easter oma

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 8:48am On Mar 31, 2013
otele:
Anyhow, Ada is Ada
Ha abuo wu Ada
Ha abuo nu ala bekee
Ha abuo ji ihe n'obi
Therefore,
1. Ada= ala bekee
2. Ada= ara di n'obi

If 1=2 it goes to show that
Adabekee= Adaobi
Or
2x[adabekee]= [otele] + [happy]
Therefore, otele acquires joy from Ada where Ada = pretty girl from England or New England (a.k.a east coast of USA)
Ada is also = aradin'obi

Therefore
adabekee x joy = Adaobi x joy cheesy

lmao... you made me laugh tire
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:05am On Mar 31, 2013
Umuigbo unu asalachi.♡♥♡♥♡
:-):-D:O
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:39pm On Mar 31, 2013
Chei Adaobi don enter one chance for NL.
Ada biko owu gi kam huru na Blue water yesterday? Onye ahu yiri too much.
Nne biko gwam ebe ino now now kam bia takia gi out to mark the end of holy wk.

My g/mother gara school na Agulu girls too. You see weshare sometin in common.

U can call me na ekwe nti 078-ADAOBI-39.

Ista oma nu ndi be anyi.
E'shiri rice maka ndi choro iri.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:45pm On Mar 31, 2013
shocked lol I wasn't in blue water yesterday.
Lol. I'm in my house-that's all you need to know. grin
Take me out ? I'm fine thanks tongue
presido1: Chei Adaobi don enter one chance for NL.
Ada biko owu gi kam huru na Blue water yesterday? Onye ahu yiri too much.
Nne biko gwam ebe ino now now kam bia takia gi out to mark the end of holy wk.

My g/mother gara school na Agulu girls too. You see weshare sometin in common.

U can call me na ekwe nti 078-ADAOBI-39.

Ista oma nu ndi be anyi.
E'shiri rice maka ndi choro iri.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Pygru: 6:09pm On Mar 31, 2013
Heebo Kwenu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:08pm On Mar 31, 2013
presido1: Chei Adaobi don enter one chance for NL.
Ada biko owu gi kam huru na Blue water yesterday? Onye ahu yiri too much.
Nne biko gwam ebe ino now now kam bia takia gi out to mark the end of holy wk.

My g/mother gara school na Agulu girls too. You see weshare sometin in common.

U can call me na ekwe nti 078-ADAOBI-39.

Ista oma nu ndi be anyi.
E'shiri rice maka ndi choro iri.
Abakaliki rice ? cheesy
Happy Ista Presido. I di sure na owughi Felimbobo ka i huru na blue water?

Happy Ista nmadu dum.Ofeke a no n'ihu m kwesiri ka agba ya nkiti. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:19am On Apr 01, 2013
Ify I'm still here o wink
I ga alum? cheesy

Anyi ga na eri rice London ( aka spaghetti ) grin
And not rice abakaliki lipsrsealed
Anyi ga atakwa KFC na McDonald
Gakwaa Royal Oak ga ñuo mmanya.

Gakwaa Prince of Wales ga rie kwa nri gbara agba kiss


Adaobi kiss kiss

Adabekee Biko tinye photo nke mbu ahu cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:16am On Apr 01, 2013
toshmann: Jigide m
Onye nwe m jisos jigide m
Jigide m
Onye nwe m jisos jigide m

Oso gi, ka m ga agba
Mmeri gi, ka m ga emeri uwa
Nye m Ike, oge nile, ka m ghar'ida
cheesy
you helped me to know d words of this song. M gwa ife m na-agu mgbe mbu, i ga-achigbu onwe gi...ututu oma umu igbo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:29pm On Apr 01, 2013
ATMC: you helped me to know d words of this song. M gwa ife m na-agu mgbe mbu, i ga-achigbu onwe gi...ututu oma umu igbo
Free teaching for you nwanne m nwayi cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 6:02pm On Apr 01, 2013
toshmann:
Free teaching for you nwanne m nwayi cheesy
Tosh Tosh
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:22pm On Apr 01, 2013
Aga eme uwa olia wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:49pm On Apr 02, 2013
Enwere Onye nu ebe a taa undecided
Kedu ebe Onye obula gara?
Ify!!!
DANILSA!!!
Eze Pant!!!
Odumchi odunNCHI!!!!
Who dey here?
Otele!!!!!!

Okay o. Ka m tazie anu okuko a alone cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 10:01pm On Apr 02, 2013
toshmann: Enwere Onye nu ebe a taa undecided
Kedu ebe Onye obula gara?
Ify!!!
DANILSA!!!
Eze Pant!!!
Odumchi odunNCHI!!!!
Who dey here?
Otele!!!!!!

Okay o. Ka m tazie anu okuko a alone cheesy
Nwanne nmadu, , I full ground. Anurum na ndI uwe oji jidere otele na ogba Nna Adabekee, Ify gara istar, obatabee. Ezeginstrin gara Vacation.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 7:20pm On Apr 03, 2013
toshmann: Enwere Onye nu ebe a taa undecided
Kedu ebe Onye obula gara?
Ify!!!
DANILSA!!!
Eze Pant!!!
Odumchi odunNCHI!!!!
Who dey here?
Otele!!!!!!

Okay o. Ka m tazie anu okuko a alone cheesy

Biagodi nwoke mu a, toshmannanimal, isi o dikwa gi nma? Onye ka I na-akpo nchi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 9:02pm On Apr 03, 2013
odumchi:

Biagodi nwoke mu a, toshmannanimal, isi o dikwa gi nma? Onye ka I na-akpo nchi?

gini wu nchi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:05pm On Apr 03, 2013
idontgiveafuck:

gini wu nchi?

Nchi bu anu ana-akpo 'grasscutter' na okwu Bekee.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 9:24pm On Apr 03, 2013
odumchi:

Nchi bu anu ana-akpo 'grasscutter' na okwu Bekee.

ohhh... ok i heard of that b4. ppl do eat it right? how does it taste?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:40pm On Apr 03, 2013
idontgiveafuck:

ohhh... ok i heard of that b4. ppl do eat it right? how does it taste?
Nne Ajujua dikwa kaodi, well ona tö ka Otele okuko.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 11:20pm On Apr 03, 2013
idontgiveafuck:

ohhh... ok i heard of that b4. ppl do eat it right? how does it taste?

Ehenini (of course). Ndi madu na-erinu nchi. Ha na-ejije ya ańu nmiri oku (pepper soup) ma ite ofe kwa. Uto ya di egwu mana amaghi m ka m ga-esi akowara gi ya. Iritula anu ohia?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 12:53am On Apr 04, 2013
odumchi:

Ehenini (of course). Ndi madu na-erinu nchi. Ha na-ejije ya ańu nmiri oku (pepper soup) ma ite ofe kwa. Uto ya di egwu mana amaghi m ka m ga-esi akowara gi ya. Iritula anu ohia?

hey... nna i bu onye owerri? mba eri bem anu oshia mana, ndi madu gwaram shi o ri uto. anu oshia ne we smoky flavor okwaya?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:31am On Apr 04, 2013
idontgiveafuck:

hey... nna i bu onye owerri? mba eri bem anu oshia mana, ndi madu gwaram shi o ri uto. anu oshia ne we smoky flavor okwaya?

Olo, abughi m onye Owerri. M bu onye Aro na Abia state. Nchi di ezigbo uto oo. Eh, o na-enweje smoky flavor mana, nne, gbalia hu na I riri anu ohia mgbe ozo I lara ala gi. O ga gbanwu gi ndu lol.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:32am On Apr 04, 2013
DANILSA:
Nne Ajujua dikwa kaodi, well ona tö ka Otele okuko.
chei cheesy dan echetarala m ike okuko grin
ndi ebe ke anyi na akpo ya . . . "onu-otele-okuko" grin
de thing to pieces cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:37am On Apr 04, 2013
odumchi:

Biagodi nwoke mu a, toshmannanimal, isi o dikwa gi nma? Onye ka I na-akpo nchi?

odumodu cheesy nwanne mmadu, ndaa wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:08am On Apr 04, 2013
toshmann:

odumodu cheesy nwanne mmadu, ndaa wink

O di nma. Ginwa kwan? Kee ebe I mutara isu 'ndaa'?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:10pm On Apr 04, 2013
A mutara m ya na London.
Ndaa
Olia
Olee
Analee
Oleekwanu
Iputala
Anwu la o
Etc
Nwa mama di confirmed cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:08pm On Apr 06, 2013
etihiam!!!
etihiam!! etihiam!! chei, azuzu abiala nke ojoo ya.
umunnaa toshmann nwa mama ebutela chicken wings na ribs. enwere onye choro iri cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 8:58pm On Apr 06, 2013
toshmann: etihiam!!!
etihiam!! etihiam!! chei, azuzu abiala nke ojoo ya.
umunnaa toshmann nwa mama ebutela chicken wings na ribs. enwere onye choro iri cheesy


chaii... aguru na agum oh. plz can u share?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:59pm On Apr 06, 2013
ada, isi aguru ji gi. ewoo, ngwa were KFC hot wings taa cheesy
eji m coke ngaa, biko rie rijuo afo, aguru anaghikwa agu nwa-nwa ndi mbano
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by idontgiveafuck(f): 9:08pm On Apr 06, 2013
toshmann: ada, isi aguru ji gi. ewoo, ngwa were KFC hot wings taa cheesy
eji m coke ngaa, biko rie rijuo afo, aguru anaghikwa agu nwa-nwa ndi mbano

nna dalu, agama gi ya rie ofe de ogbua. as a matter of fact o nu na microwave smiley

(1) (2) (3) ... (141) (142) (143) (144) (145) (146) (147) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Ogun Awon Bàba Wa / Meet The Most Beautiful People On Earth- The Fulanis

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2021 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 115
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.