Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,150,532 members, 7,808,956 topics. Date: Thursday, 25 April 2024 at 07:58 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (174) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291766 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (171) (172) (173) (174) (175) (176) (177) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:08pm On Aug 01, 2013
toshmann:
No shaking, very soon cool
ngwanu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:06pm On Aug 01, 2013
Maria-Goretti:
ngwanu.
Ngwanu undecided . . . cheesy isi anyi mee "ihe ahu"? wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 9:32pm On Aug 01, 2013
toshmann:
Ngwanu undecided . . . cheesy isi anyi mee "ihe ahu"? wink
mbakwa o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:28pm On Aug 01, 2013
Maria-Goretti:
mbakwa o.
Mama gini kwanu sad

O gugbuola m oooo wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 10:30pm On Aug 01, 2013
toshmann:
Mama gini kwanu sad

O gugbuola m oooo wink
je nwuo mmiri juru oyi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:34pm On Aug 01, 2013
Maria-Goretti:
je nwuo mmiri juru oyi
Taaa!!!
Ala ekwele ngwere gbaa aji angry
Kedu nke gbasara Mmiri añuru añu and mkpu-mkpu ihe choro igwu Mmiri?

Nwa mama choro iku nkwa, owughi iñu Mmiri. Mmiri nu na fridge m agwula, owughi taa ka añuwara ya grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 10:43pm On Aug 01, 2013
toshmann:
Taaa!!!
Ala ekwele ngwere gbaa aji angry
Kedu nke gbasara Mmiri añuru añu and mkpu-mkpu ihe choro igwu Mmiri?

Nwa mama choro iku nkwa, owughi iñu Mmiri. Mmiri nu na fridge m agwula, owughi taa ka añuwara ya grin
keep on drinking it.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:45pm On Aug 01, 2013
agabaI23: ATM Chic m. I na-emezikwa m the more you look the less you see. Kedukwanu maka how far?
I don miss you taya. Onu gi kwanu?
oka anorokwa o...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:53pm On Aug 01, 2013
Maria-Goretti:
keep on drinking it.
Añubaaala m afo
M. Choro iri something
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:22am On Aug 02, 2013
ATMC: oka anorokwa o...
Oka no ya? ndo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:00am On Aug 02, 2013
agabaI23:
Oka no ya? ndo!

ok...amakwa m ife aga- akpo ife nke a seriously.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:02am On Aug 02, 2013
toshmann:
Añubaaala m afo
M. Choro iri something
kedu ihe o bu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:05am On Aug 02, 2013
ATMC: ok...amakwa m ife aga- akpo ife nke a seriously.
ivutego?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:02am On Aug 02, 2013
ATMC: ok...amakwa m ife aga- akpo ife nke a seriously.

I sent you a pm. do what I said. Don't reply to my email. I can't access it.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:31am On Aug 02, 2013
Maria-Goretti:
kedu ihe o bu?
Ihe Sara mbara grin
N'agba Mmiri cool
Abuba juputara na ya cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:32am On Aug 02, 2013
agabaI23:

I sent you a pm. do what I said. Don't reply to my email. I can't access it.
O set-iala, ATMC itola. grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 11:36am On Aug 02, 2013
toshmann:
Ihe Sara mbara grin
N'agba Mmiri cool
Abuba juputara na ya cheesy
afo anu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwauwa(m): 12:53pm On Aug 02, 2013
Maria-Goretti:
afo anu?
cheesy grin tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:11pm On Aug 02, 2013
toshmann:
O set-iala, ATMC itola. grin
Onye ojoo.
ichere n'onye obula wu gi.

This is purely business, no pleasure.

Tosh, Maria choro inye gi afor anu grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 4:11am On Aug 03, 2013
Maria-Goretti:
ivutego?
onwee ife icho ivunye m?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 4:24am On Aug 03, 2013
agabaI23:

I sent you a pm. do what I said. Don't reply to my email. I can't access it.
i saw no mail
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:34am On Aug 03, 2013
ATMC: i saw no mail
Nsogbu adighi. A ga m ezitekwa ya ozo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 12:57am On Aug 04, 2013
Biko nu,kedu ebe lady Ifyalways no ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:12pm On Aug 09, 2013
Odenigbo Aroli: Biko nu,kedu ebe lady Ifyalways no ?
Ana m emiss ya too.

kedu ebe ifyalways jere ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 3:03pm On Aug 09, 2013
Ekenekwanu m unu Igbo ndi oma. Nke onye chiri ya zere.
Kedu ebe ATM chic m no?

Olee nga ono. Ka m nwetakwa ITbomb. Anyi ga-ama mbe nabo nke bu oke. Unu ahukwala m eshishi?

Nneoma O leekwanu nga I no?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:47pm On Aug 09, 2013
bikonu kedu maria m, ifyalways anyi, atmc agaba, otele adaobi, adaobi otele, adablack, romanusu umu-agbogho,ma ndi m chetara, ma ndi m na echetaghi. . . .
umunne m leee, owu m, toshmann nwa mama, eju n'efe efe and anu ana agba egbe o na acho condom 1 of umumkpi na ekele ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:33am On Aug 10, 2013
toshmann: bikonu kedu maria m, ifyalways anyi, atmc agaba, otele adaobi, adaobi otele, adablack, romanusu umu-agbogho,ma ndi m chetara, ma ndi m na echetaghi. . . .
umunne m leee, owu m, toshmann nwa mama, eju n'efe efe and anu ana agba egbe o na acho condom 1 of umumkpi na ekele ooo
tosh ututu oma...kedu nke na-eme na ndu gi presently?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:06pm On Aug 10, 2013
ATMC: tosh ututu oma...kedu nke na-eme na ndu gi presently?
O na-abuzi Tosh bu ebe aparkiri now?

grin grin grin
Tosh, na the crown prince of umumkpi, anu a na-agba egbe O na-adowa g-string...carry go
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:43pm On Aug 10, 2013
ATMC: tosh ututu oma...kedu nke na-eme na ndu gi presently?
ATMC iboolachi! Toshmann nwa mama na enwe añuri right now na New York City. M gagharichaa taa, m daba club n'abali ga Mara ma enwere nke m ji alaba n'abali taa cool

O rawa ahu, m wuba strip club ha lere umuoma gba oto cool
Achokwaranu m ima cool


agabaI23:
O na-abuzi Tosh bu ebe aparkiri now?
Imaghi na m wuzi parking lot ahuru? cheesy


grin grin grin
Tosh, na the crown prince of umumkpi, anu a na-agba egbe O na-adowa g-string...carry go
No regrets cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:25pm On Aug 10, 2013
Nwamama carry go. Odighi ihe meganu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:20pm On Aug 10, 2013
agabaI23: Nwamama carry go. Odighi ihe meganu
variety is the spice of life you know...*winks* but you're on top your position nonetheless ighotago? Btw i'm better now...unto d tongue blisters thing, how your side?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:41pm On Aug 10, 2013
ATMC: variety is the spice of life you know...*winks* but you're on top your position nonetheless ighotago? Btw i'm better now...unto d tongue blisters thing, how your side?

Thank God your mouth is OK. Ignore the pm then

Ehen as per variety?
I no dey share woman at all with Shina Peter's voice wink angry

(1) (2) (3) ... (171) (172) (173) (174) (175) (176) (177) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.