Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,148,705 members, 7,802,096 topics. Date: Friday, 19 April 2024 at 09:08 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291262 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (179) (180) (181) (182) (183) (184) (185) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 7:23am On Oct 18, 2013 |
Ututu oma nu o. Ya gaziere anyi nile n'ubochi ta. toshmann: Ezigbo nwanne m, imeela. Ya dirikwara gi n'nma! Ehem, biko iwe gi adikwana oku, anurum na ina atuwa umu nwanyi ime via bluetooth? Obu eziokwu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 7:37am On Oct 18, 2013 |
agabaI23: Bia Vivi nwanyioma, Imela nwoke oma! Biko enyekwene ha chance o, if not ihe emebie. Ajoghi idaba n'onwunwa o biko. Ajoro m iga eluigwe maka na anuru m na cute rich guys no dia. Kream Diva baby di uko! Baby na ashoku ka oku eletiriki, kedu ka imere? Words on the street bu na ara gi ka kwu oto ka cigar. So ihe nile a nwoke a na ami the thing, ochobeghi ida kpodo isi na ala eh kwa? Idikwa sure na ona ami the thing ofuma? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 7:39am On Oct 18, 2013 |
.......... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 9:27am On Oct 18, 2013 |
In shortu i give up! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:32pm On Oct 18, 2013 |
Kreami, ngwanu tiwaranu aku oyibo nsugbe. Imana ukwu sara mbara na-adi m mma nobi. Ugwo gi agaghi ese. Ka ma o ga-ese okwu, ma akwuo in kind kreami diva: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:36pm On Oct 18, 2013 |
Chei, mbanu mpa m agaghi ekwe ka ngwere gba aji. I gachaala eluigwe. Ozi m na-anu bu gi bu nwata nwanyi bu ihe m na-eri. Elewe ukwu egbue ewu nwanyi bu ihe m na-eri. Nne bia ka m je zi gi something vivianc: |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:37pm On Oct 18, 2013 |
vivianc: Ututu oma nu o. Ya gaziere anyi nile n'ubochi ta.O ji ogwu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:49pm On Oct 18, 2013 |
Umunna ,atokirila m Ezigbo agha di O nwere ndi agbataobi anyi,di na nwunye n'alu ogu. Mu na Oga m gara ikpere ha udo. Oge anyi juru ha ihe n'ese,nke nwoke si na ahu nwunye ya agbanwela nke ukwu kemgbe o muchara nwa. Iwe oku abia E chefuru m na di m so m bia. E jim iwe were gwa the man si "mechie gi eze rere gi. Uwa n'eme ntughari.Okwa gi na umu gi nwuturu di ara? Iche na ike ihu same akpa amu yoro ayo a naghi agwu nwanyi too ka i che n'ahu nwoke a naghi agbanwe?" Anyi laruru ulo,di m juo ihe okwu ahu meaniri? Hian lekwa okwu! O dikwa serious kemgbe si na m ga-akowa ihe okwu ahu putara or else a gahghi ahu akpa amu ahu ozo. Nna unu lekwa m okwu. Can i survive without this akpa skull ? Oh chim 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Prettielle(f): 4:02pm On Oct 18, 2013 |
umunnem ndeewo nuo! Obi dim hapi ino n'etiti unu..unu omere olea? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 4:39pm On Oct 18, 2013 |
Prettielle: umunnem ndeewo nuo! Obi dim hapi ino n'etiti unu..unu omere olea? Nwanyi mara nma nnooooo. Kedu ka imere? @Agaba, gini ka ichoro igosim? Obu akpa ego? As for ihe ine eri na ukwu sara mbara. I'm not of this world anymore, obi m no n'eluigwe where there are cute and rich guys. Ike mu na umu uwa agwula m biko. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 4:42pm On Oct 18, 2013 |
Prettielle: umunnem ndeewo nuo! Obi dim hapi ino n'etiti unu..unu omere olea? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:02pm On Oct 18, 2013 |
kreami diva: No problem, agaghi m agwa ya So de girl nwere ukwulobia Ara ya kwanu? Ojikwa aradin'obi ? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:07pm On Oct 18, 2013 |
vivianc:Ezigbo nwanne m nwanyi Mara mma nke ukwu, ihe a wu oru aka ndi iro m. Otu a ka ha si n'agaghari n'agba ashiri megide m. Ha na emere m Anya ufu maka na m wu bobo Ihe ndi a wu ashi. Muwa wu Toshmann nwa mama wu ezigbo mmadu. Kemgbe nne jiri mu m, amaghi m ihe gbasara nwayi, awu m virgin, n'eche patiently for my special one. And thank god my special one abiala Welcome |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:10pm On Oct 18, 2013 |
agabaI23: Chei, mbanu [s]ATMC bia lere ihe enyi gi Nwoke n'eme ebe a o [/s] Faketan Ima na iwu my person. Achoghi m itinyere gi civil war n'ishi. Ekwekwala ATMC bia jide gi ebe a o. Jikwa style hapuru m umuasa ndia o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:17pm On Oct 18, 2013 |
toshmann:o dim ka agaba123m achoro izi the nwa 'something' so guy stop panicking...ife di under control |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 8:14pm On Oct 18, 2013 |
toshmann: Inweghi nsogbu. I believe you. Biko nu, oyi a na atu m ona atukwa ndi ozo? Anwuolam here! Eyirikwo m efe kariri 10, werekwa blanket cover onwe m but still ahu ka na ama m jigijigi. E-need-iri m iku nkwa kpu oku n'onu na abalia but ejego m confession wee kwe onye uko chukwu nkwa na ma agaghi eme ihe ojoor ozo. But come to think of it, e-needi-kwaranum permanent standby heater, eh? Nke a mna ezurutu n'ohi sometimes eh, ona adikwa uto o but vely vely lisky. Aga m elebara okwu a anya tupu oyi atugbuo m na obodo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:23pm On Oct 18, 2013 |
vivianc:[size=18pt]heyi[/size] olee ihe m nu ebe a n'emekwanu? . . . my special one need-iri my presence m nuru here n'ele anya Vibrant-Vivi. . . from today on, igaghi atu oyi again. . . iseeeee. udiri oyi a na atu gi awughi ihe eji blanket emechi and ihe ahu na ama gi jigijigi awughi true jigijigi . . . ihe ahu wu something else. . . aha ya wu irukwuru-irukwuru ama m the thing . . o na eme m pieces infact ahu emewela m irukwuru-irukwuru right now vivacious vivendy biko bia kam meelaa go oyi a before agaba and co eburu wahala ha bata |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 10:28pm On Oct 18, 2013 |
toshmann: Tosh Tosh! Toshnwanyi! Tosh nwa bobo! Tosh umu nwa! Guy keduzi nke ichoro ka anyi mee quickie? Ka anyi mezie ya sharp sharp before Agaba and co abata ek kwa? Ama m na echegharigo m but anaghi m eme udiri quickie a, ana m e-take-i my time hazie things ofuma. Erm, okwa isi na ibu virgin? Anaghi m emekwa virgin guys o. Ha amaghi ka esi aku nkwa. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:26pm On Oct 18, 2013 |
Igbo ibe m, olee? A na-emekwa? Ndeewo nu o! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Prettielle(f): 12:21am On Oct 19, 2013 |
anom mma nnem @Vivian..oru ona ga kwa ofuma? threadi nkea sogbue onweya! Dalu o! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:29am On Oct 19, 2013 |
vivianc:ighotaghi ihe m mean-iri. . . asi m awu m virgin na uwa m mbu mana taa, virgin gbakwaa oku . . . . that m na agba virgin atlantic aputaghi na m wu virgin. . . . . ndi bi na virginia awubeghi virgin ma afokwa toshmann nwa mama nne biko ngwa osetiala . . . shhhhh . . gbanyuo oku . . . . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:29am On Oct 19, 2013 |
Kedu ka esi ekwu HIV na asusu Igbo? Ndi m ma na-akpo ya "obiara laa na aja ocha". Unu nwa kwanu? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:57am On Oct 19, 2013 |
o biri na aja ocha ( e go end for white sand) n/b white sand symbolic of burial . . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 7:50am On Oct 19, 2013 |
toshmann: o biri na aja ocha ( e go end for white sand) n/b white sand symbolic of burial . . Aja ocha in Igbo is not white sand, its clay sand. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 8:13am On Oct 19, 2013 |
toshmann: Hia! Kedu udika iku nkwa bu nke a? Biko biko biko park-igodi one side jera. Gosi m your mma aha first ka m weigh-yie the thing. Ihugo ihe mji na acho iga eluigwe? Ebe ahu ka umu nwoke mara nma ma nwekwaa ego no. Ha ma ka esi elete nwanyi ufoma, you know? Obughi this your bambambam 1 minute. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 9:51am On Oct 19, 2013 |
ifyalways: Umunna ,atokirila m Ezigbo agha di Adanne,ndewoo. I di ebube! Ihe i kwuru di clear for mmadu nile ighota. Ochi atogbuola m ooo. . |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 9:54am On Oct 19, 2013 |
Ihe di nobi: Igbo ibe m, olee? A na-emekwa? Ndeewo nu o! Nwanne ndewoo. Aha gi a Di kwa omimi o. #singing# ihe di n'obi na ato ka mmadu anu...... |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:52pm On Oct 19, 2013 |
kreami diva: Asa Igbo, ndeewo I nakwa ezutekwa ike? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 7:29pm On Oct 19, 2013 |
ihe, oyi tuba gi ozo, suba tongues inugo? ma obukwanu si ya talitha kumi...nke putara oyi a kwusi kam kuu ume |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:18pm On Oct 19, 2013 |
Ekenekwa m unu. Ma ndi ji ikpu, ma ndi ji amu eri. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:44pm On Oct 19, 2013 |
ATMC: ihe, oyi tuba gi ozo, suba tongues inugo? ma obukwanu si ya talitha kumi...nke putara oyi a kwusi kam kuu ume Ada mma, ndeewo. Oyi tuo m, m ga-eme ka I si kwuo. Achigbuo m onwe m o. Okwa na talitha kumi putaziri oyi kwusi ka m kuu ume |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Joshthefirst(m): 10:57pm On Oct 19, 2013 |
Ihedinobi: Mua chekwa na talitha kumi bu ihe jisos gwara nwa jairus ahu. Igbo kwenu! Unu ga-ebi ndu ofuma!!! |
(1) (2) (3) ... (179) (180) (181) (182) (183) (184) (185) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 50 |