Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,148,716 members, 7,802,162 topics. Date: Friday, 19 April 2024 at 10:12 AM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (100) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (275817 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (97) (98) (99) (100) (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 1:38pm On Mar 07, 2011
Youngies/Ify


Chei, Nekwa ndi aruruala abuo noo ebea n'amu ihe ojo. grin

@Topic

Adighim atu oke ikpu egwu maka na ogaghi ala onwe ya. lipsrsealed shocked

Ify, abeg 'helep me transulate dis one'. grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:03pm On Mar 07, 2011
koolchicco:

Adighim atu oke ikpu egwu maka na ogaghi ala onwe ya. lipsrsealed shocked
THIS!!!

Ilu a di omimi, nani okenye dika Echelon mobu Toshmann ga translate ilu a. Ify cannot.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:52pm On Mar 07, 2011
Amu anaghizi atom maka na unu abuo ji okwu na abaghi uru were bido page 100,they very last page threadia. sad
Youngies na Koolchicoo wu contraband . . .ndi Omata na akpo ya country ban.
lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:42pm On Mar 07, 2011
^^Ify biko tapiala anyi ilu koolchicco above. Ihunanya i nwere na ebe amu di is on record. cheesy

Koolchicco, nne biko kedu maka my request? wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 11:23pm On Mar 07, 2011
Lekwanu ilulu bikonu. Ee? Odika toshmanites e-take-uola over threadia. Ihukwa ilulu bikonu. Ummunna dika aji otele, anaghi efo ya efo
nkea si amu atogbuola ya
nkea si onaghi atu oke amu egwu bla bla bla

hewu!!!
Ebewu!!!
Ebelebe Igba!!!!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:03am On Mar 08, 2011
youngies:

^^Ify biko tapiala anyi ilu koolchicco above. Ihunanya i nwere na ebe amu di is on record.  cheesy

Koolchicco, nne biko kedu maka my request?  wink
E nweghim Ike Itapi ilu ojoo unu.Chukwu aju.
N'aka nke ozo,asusu Igbo anyi a sef . . . cheesy
Kedu ndi olu mba ha bu[b] amu for laugh,amu for shine na amu for learn[/b]  A dim sure na obu ndi Anambra?
Gini ka ndi nna nna anyi bu na obi mgbe ha meputara that "amu" word with its diverse meanings.
Oge o bula m dabatara ebe a dee "amu" . . .a naghim eche maka ahu nwoke mana somehow,u guys find a way to twist my posts,O dighikwa ato m amu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 10:53am On Mar 08, 2011
ifyalways:

E nweghim Ike Itapi ilu ojoo unu.Chukwu aju.
N'aka nke ozo,asusu Igbo anyi a sef . . . cheesy
Kedu ndi olu mba ha bu[b] amu for laugh,amu for shine na amu for learn[/b]  A dim sure na obu ndi Anambra?
Gini ka ndi nna nna anyi bu na obi mgbe ha meputara that "amu" word with its diverse meanings.
Oge o bula m dabatara ebe a dee "amu" . . .a naghim eche maka ahu nwoke [/b]mana somehow,u guys find a way to twist my posts,[b]O dighikwa ato m amu.

Chei, Nwanyi a egbuola m ebea. grin She's even naughtier than I reckoned. shocked

Ify, Biko nne hapunu amu a aka for goodness sake! Chegharikwa oo maka n'uwa na acho Ikpu. lipsrsealed grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:09am On Mar 08, 2011
Koolchicoo,a kpozina m aha ozo.
Ajuju nile m juru o nweghi nke i zara,I were uburu gi kpogide na the last word . . .
I bu nwanne Tooshi? grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 8:50pm On Mar 08, 2011
Ify na amu!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:27pm On Mar 10, 2011
Ify:

I nwere ike I si na "ochi" na-ato gi. Jiri nke a gbanari ndi na-acho gi uka. wink

Ndi Igbo ji akara uda were na-egosi ihe di iche n'etiti okwu di iche iche a na-ede otu uzo.

Ndi Igbo kachaanu!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:55pm On Mar 11, 2011
echelon:

Ify:

I nwere ike I si na "ochi" na-ato gi. Jiri nke a gbanari ndi na-acho gi uka. wink

Ndi Igbo ji akara uda were na-egosi ihe di iche n'etiti okwu di iche iche a na-ede otu uzo.

Ndi Igbo kachaanu!!!
Imeela kiss

pres-elect:

Ify na amu!!!

angry

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:06pm On Mar 11, 2011
Tufiakwa!!

Ify na amu grin

Why did you choose picture esere amu na T-shirt the small boy? tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 5:08pm On Mar 11, 2011
youngies:

Tufiakwa!!

Ify na amu grin

Why did you choose picture esere amu na T-shirt the small boy? tongue
grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:10pm On Mar 11, 2011
Koolchicco

Ife a adiro gi egwu? grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:14pm On Mar 11, 2011
Youngies na Koolchicco . . .Unu abuo bu Nsi na ike na akpaghari.

Ebe o bula unu batara . . .O na eku  sad

Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 5:15pm On Mar 11, 2011
ifyalways:

Youngies na Koolchicco . . .Unu abuo bu Nsi na ike na akpaghari.

Ebe o bula unu batara . . .O na eku sad
grin grin grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:17pm On Mar 11, 2011
^^Ify

Lekwa abu m, aji adighikwa ya cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:22pm On Mar 11, 2011
^^M ga eyi gi egwu otu ubochi . . .very soon.

Koolchicco = Nyemaka Ngwa.
Re: Igbos come show your proverbs skills by marcus1234: 5:23pm On Mar 11, 2011
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 5:25pm On Mar 11, 2011
ifyalways:

^^M ga eyi gi egwu otu ubochi . . .
I comment my reserve! lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:27pm On Mar 11, 2011
ifyalways:

^^M ga eyi gi egwu otu ubochi . . .very soon.

Koolchicco = Nyemaka Ngwa.
I am looking forward to this day  grin

Where ka i ga eyi m egwu? Bed or rug? undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:29pm On Mar 11, 2011
koolchicco:

I comment my reserve! lipsrsealed
NO!! How did I missed that?

Ify enweghi ngwota, confirmed. embarassed
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 6:39pm On Mar 11, 2011
A na epu uzo zota ala tupu azowa ute

You secure the msot important things in life before the less important ones
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:39pm On Mar 12, 2011
Rubi,Ndeewo.

@Topic,A naghi akwo aka etiri okuko aki.
Youngies na Koolchico . . . angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by nwaigbomg(m): 3:36pm On Mar 13, 2011
nkita siri na ihe mere oji eso onye afo toro/na asa bu maka, o ga agbo-agbo, o nyuo-anyuo
Re: Igbos come show your proverbs skills by malabite: 6:54pm On Mar 13, 2011
rubi:

A na epu uzo zota ala tupu azowa ute

You secure the msot important things in life before the less important ones

But remember that : agbara aka na-azo ala, ndi ji ji ana-ako ji ha

When you are securing the 'most important things' remember that 'the less important ones' also count
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 6:03am On Mar 14, 2011
Usu siri na ihe ya ji arigoro elu kpodo isi n'ala bu maka na onaghi ara ahu oga n'elu esi n'ala gaa. cool

The bat said that the reason it hangs upside down from the tree top is because certain things pass by air or by ground. He doesn't want to miss either!
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:09pm On Mar 14, 2011
Ify happy new year kiss kiss

Anu ana agba egbe o na ata nri
A man who is confidence of himself

Youngies n' ndi ozo happy new year
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:45pm On Mar 14, 2011
Rubi kiss kiss
Igbo si na oka nma i were ihe nile tara na abali ka anwuta ma murukwa ako.
Some things are better left unsaid . . .learn from ur mistakes and move on.

Onye tufue aziza ya na abali,mgbe chi foro,o chowa ya.
when u discard or disregard people cos u feel you are at the top,when the chips are turned and u tumble down,u definitely wud be needing their help

Igbo excluding Obere na Chikodiri Nma Nma nu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by mukina2: 5:19pm On Mar 14, 2011
Good day,
can one of you do a new thread so this can be locked?

smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 6:13am On Mar 15, 2011
^^

I hope you are joking.

Is there a problem with this thread?

Continued : https://www.nairaland.com/nigeria/topic-625639.0.html

(1) (2) (3) ... (97) (98) (99) (100) (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.