Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,148,883 members, 7,802,853 topics. Date: Friday, 19 April 2024 at 11:18 PM

Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi - Politics - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi (187 Views)

Njide Okonjo-Udochi Wins Physician Of The Year Award In Maryland, USA (Photos) / N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyonyo / IGBO N’egodi Ihe Ada Igbo Nsukka Gwara Ndi Na-achi Achi Maka RUGA – Kirie Onyony (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi by Ofodirinwa: 1:48am On Jun 09, 2023
Ndewo Ezi na ulo,

I ma na njide ugwo nke a na kpo 'debt' bu ihe buru ugwu na ala ndi ocha etc.

I ma otu China na Japan ji e me ndi EU, US, Africa etc i zu ahia ha?

1. China na zu njide ugwo obodo ndi ozo
2. O zuta ya, o gwa ha 'Anyi ga-medata ugwo unu, ma unu zuta _______ anyi (Ugbo-ala, Mmanu-ala, Ogwu etc)

I ga na ahia ndi America, I ga fu na obodo obula ji njide-ugwo ha, bu ebe a na zu ahia. US zu moto Innoson, o ga-bu onye otu ndi Elon Musk na afo 5.

Innoson, Ibeto, Zinox, Orange Drug, Orient, ha nile nwere ike i zu njide ugwo ndi obodo nwere ego, gwa ha 'terms and conditions' o putara.
Ma ndi Echichi-State ndi ozo na Nigeria.

Otua ka mmadu ga e ji njide-ugwo i re ahia nno China, Japan na Saudia Arabia na eme nke ha.
Re: Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi by LikeAking: 1:49am On Jun 09, 2023
Una don start.
Re: Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi by AmehTsaev: 1:52am On Jun 09, 2023
I don't understand Igbo but the likes of Innoson are the blessing Igbos really need right now...please Igbos support that man, love him and do everything within your power as a people to always patronize Innoson products, including other SE investors like Seplat, Coscharis, Ibeto etc...Igbos are blessed that they ACTUALLY HAVE industrialists that can build that region with industrialization and massive development if push comes to shove...wish we had the same top guns in Benue.

1 Like

Re: Otu Ndi Na Echi Alaigbo Nwere Ike I Ji-'njide Ugwo' Edozi Aku Na Uba Mbe-anyi by nnatobryno(m): 6:19am On Jun 09, 2023
U try but you are not fluent. Mixing your dialect with central Igbo

(1) (Reply)

Buhari Spent More Than $19bn Cost Of Dangote Refinery On Non-functional Ones / Subsidy Removal: Schools To Open 3 Days As Edo Rolls-out Template For Workers / Emefiele Tyson Saga (with Yoruba Voice-over) By Lekan Kingkong

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.