Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,147,797 members, 7,798,692 topics. Date: Tuesday, 16 April 2024 at 08:37 AM

Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture (23211 Views)

The Importance Attached To The 2nd Child(orlu) In Igbo Culture. / Ndi Be Anyi, dem-people Na-ekele Unu. / Showcasing Igbo culture (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 4:46pm On Oct 14, 2011
Ekele (ekene) bu otu n'ime okpurukpu omenaala zuru Igbo niile onu. Ekele malitere mgbe ndi Igbo malitere. Onye obula bu onye Igbo na-ebuwe ekele uzo n'ihe obula o na-eme maobu ihe obula o choro ime maobu ebe obula o no. Ndi Igbo kwenyesiri ike na o bu ekele ka mmadu ji amalite mmeso oma ya n'ebe mmadu ibe ya no. O bu echiche na kwa nghota di otu a kpatara ndi IGBO ji ekwu okwu were na-asi na o bu ''E KWE EKELE IHU ASAA''.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 4:51pm On Oct 14, 2011
Ekele na-abu isi n'ihe onye Igbo obula na-eme. Onye Igbo obula na-akpu ekele n'onu mgbe obula na kwa ebe obula o no. Ekele bu ihe diiri ma okenye ma neata. Nwata na-ekele okenye ekele, okenye na-ekelekwuazi nwata. Onye obula n'ala Igbo na enye ekele di ka o siri ruru ya.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 4:57pm On Oct 14, 2011
N'ala Igbo, enwere uzo di iche iche e si ekele ekele. Tupu onye Igbo obula alakpuo ura n'abali, o na-ekele ndi ha na ya no ekele ma sikwa ha KA CHI FONU, BOONU CHI, KA ABALI CHEBE ANY, RAHUNU URA NKE OMA ETC. Onye Igbo rahuchaa ura teta, o na-ekele ndi niile no ya nso site n'isi ha, UNU ABOOLA CHI, UNU RAHUKWARA NKE OMA, UNU PUTAKWARA URA.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 4:58pm On Oct 14, 2011
NdiIgbo, come and express different patterns of greetings here. Igbo ndi oma ekele unu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by aljharem3: 7:57pm On Oct 14, 2011
Andre Kedu nwanne

I would like if you could please translate it as you post

Thanks
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 8:40pm On Oct 14, 2011
alj_harem:

Andre Kedu nwanne

I would like if you could please translate it as you post

Thanks
@Alh Uche, am sorry, this thread is meant to improve Igbo writing and the target is Igbo bu Igbo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 8:43pm On Oct 14, 2011
Awon omo Igbo jati jati! OKORO! That's how you say "hello my fellow Igbo people" in Yoruba.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 8:52pm On Oct 14, 2011
engineerd:

Awon omo Igbo jati jati! OKORO! That's how you say "hello my fellow Igbo people" in Yoruba.
Get out of this thread castrated monkey.

1 Like

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 8:55pm On Oct 14, 2011
Andre Uweh:

Get out of this thread castrated monkey.
It was supposed to be a joke you dumb A S S! for 4uck sake, where is your' sense of humor
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 8:57pm On Oct 14, 2011
Don't let us fight my man, it was only a joke, no offense intended! Ndo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by aljharem3: 8:58pm On Oct 14, 2011
Andre Uweh:

@Alh Uche, am sorry, this thread is meant to improve Igbo writing and the target is Igbo bu Igbo.

How am I and others meant to improve if we can not understand what you are posting ?

I am an active learner of Igbo language and You as well can attest to my improvement in Igbo language and culture
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 8:59pm On Oct 14, 2011
Ndi Igbo na-ahuta onye enyeghi ekele di ka o siri ruru ya di ka onye obi ojoo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 9:02pm On Oct 14, 2011
Can someone pls tell me how to say "SAY MY NAME" in igbo?? me julie is coming tonight and me wanna surprise her!
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:05pm On Oct 14, 2011
alj_harem:

How am I and others meant to improve if we can not understand what you are posting ?

I am an active learner of Igbo language and You as well can attest to my improvement in Igbo language and culture


Thanks for your attempts at improving your Igbo language skills. Probably, I should take you on in the translation thread. This particular thread just likeI said earlier is for Igbo bu Igbo. Meaning an attempt to draw out NdiIgbo well versed in Igbo language.  If there is anything you do not understand here, do not hesistate to let me know in the translation thread.
Chi gozie gi.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Walala(m): 9:06pm On Oct 14, 2011
Who cares, I would never be caught dead speaking that irritating language.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by chidyke77(m): 9:12pm On Oct 14, 2011
Walala:

Who cares, I would never be caught dead speaking that irritating language.
do you have a language fool.

1 Like

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by koolJ1(f): 9:17pm On Oct 14, 2011
Walala:

Who cares, I would never be caught dead speaking that irritating language.  
u mustnt spew ur bitterness all over nl.no1 wld undastand less if you said 'i wouldn be caught dead speaking dat language'.or maybe d word 'irritating' is som form of compliment where yu come from?
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by mjconcept(m): 9:21pm On Oct 14, 2011
For all those who dont understand its quite simple it is all about greetings how the igbos greet one another like good morning in the morning,good night and so on.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:23pm On Oct 14, 2011
mjconcept:

For all those who dont understand its quite simple it is all about greetings how the igbos greet one another like good morning in the morning,good night and so on.

Imeela.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by udochika(m): 9:32pm On Oct 14, 2011
@andre gba ndi ofe nmanu ahu ikiti, hakwuwe ihe masiri-ha. Ewu kaha bu. Awum wafo igbo onye umuahia ebe anyi, anyi na si de/da nmama. Ewela iwe amam na edemedem adigi nma.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:36pm On Oct 14, 2011
Igbo ndi oma m ji eme onu. Onye obula bia kowaa ihe ekele putara na obodo unu. Ma o bukwa ka esi ekele na ala unu. Igbo ndi sii na:
Agbor, Ogwashi-Ukwu, Asaba, Kwale, Onitsha, Awka, Nnewi, Ozubulu, Ihiala, Anam, Ekwulobia, Abagana, Nimo, Udi , Enugu, Ngwo, Nsukka, Obolo Afo, Awgu, Abakiliki, Ohaozara, Afikpo, Ishiagu, Ohafia, Arochukwu, Ovim, Isuochi, Umuahia, Afara, Ohuhu, Aba, Ndoki, Obigbo, Omuma, Diobu, Rebisi, Elele, Ahoada, Ndoni, Owerre, Mbaise, Oguta, Umuelemai, Amaraku, Nsu, Isinweke-Etiti, Obowu, Avutu, Onicha-Uboma, Mgbidi, Aro Ndiizuogu, Nkwerre, Orlu, Awo-Omama, Ahiara, etc.
Biko, bia kowaa ka anyi muta.

1 Like

Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:37pm On Oct 14, 2011
udochika:

@andre gba ndi ofe nmanu ahu ikiti, hakwuwe ihe masiri-ha. Ewu kaha bu. Awum wafo igbo onye umuahia ebe anyi, anyi na si de/da nmama. Ewela iwe amam na edemedem adigi nma.
O ga diri gi mma. Udo di.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by chrysso83(m): 9:46pm On Oct 14, 2011
Igbo bu igbo e kelee m unu. Ndi nile ihe ndi Igbo na amasi e kelee kwam unu. Jisie nu ike n' ikwalite asusu oma anyi. Mazi Andrew nwannem udo diri gi. Na mpaghara ala Igbo m si anyi na ekwe 'isala chi'. Ndewo nu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:48pm On Oct 14, 2011
Na obodo any bu Isinweke, anyi na asii anwunno , unu anwuna, unu emele nwuchu.
Na ututu, anyi anaghi asii ututu oma. Mana anyi na asii iboolachi, Iteela, Itetala.
Na abali tupu anyi ehie ura, anyi na asii kwa, ka chi boo, ka chi nwo, ka oru echi.
Anyi nwe onye obia, anyi na asii ya Iyoola, Iloola, I wuchala, Ukwu gi amaka. Ama m na otutu obodo AlaIgbo, ana asii onye ije nno. Mana na Isinweke, any anaghi ekwu otu ahu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by chrysso83(m): 9:48pm On Oct 14, 2011
Igbo bu igbo e kelee m unu. Ndi nile ihe ndi Igbo na amasi e kelee kwam unu. Jisie nu ike n' ikwalite asusu oma anyi. Mazi Andrew nwannem udo diri gi. Na mpaghara ala Igbo m si anyi na ekwe 'isala chi'. Ndewo nu.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 9:49pm On Oct 14, 2011
chrysso83:

Igbo bu igbo e kelee m unu. Ndi nile ihe ndi Igbo na amasi e kelee kwam unu. Jisie nu ike n' ikwalite asusu oma anyi. Mazi Andrew nwannem udo diri gi. Na mpaghara ala Igbo m si anyi na ekwe 'isala chi'. Ndewo nu.
Nwanne, onye nwe anyi nonyere gi. I bu onye ebee?.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by NRIPRIEST(m): 9:53pm On Oct 14, 2011
Andre, efifie oma nwannem. Ndi Igbo tulu ilu si na emeghee uzo emeghee onu. Ndi Igbo sikwazili na onye nwelu onu oma nwelu ihu oma.
Goodmorning-ibolachi
Good afternoon-efifie oma
Good night-abani oma
Alhaji harem, take note brother.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by olaniyio1(m): 9:55pm On Oct 14, 2011
igbo language my d.ick
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by Nobody: 9:55pm On Oct 14, 2011
engineerd:

Can someone pls tell me how to say "SAY MY NAME" in igbo?? me julie is coming tonight and me wanna surprise her!
Say my name in Igbo in something along the lines of "Kpo afam".

NRI PRIEST:

Andre, efifie oma nwannem. Ndi Igbo tulu ilu si na emeghee uzo emeghee onu. Ndi Igbo sikwazili na onye nwelu onu oma nwelu ihu oma.
Goodmorning-ibolachi
Good afternoon-efifie oma
Good night-abani oma
Alhaji harem, take note brother.
@alj_harem
Goodmorning can also be said as Ntutu oma and Goodnight can also be said as Ka chi fo.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by aljharem3: 9:56pm On Oct 14, 2011
NRI PRIEST:

Andre, efifie oma nwannem. Ndi Igbo tulu ilu si na emeghee uzo emeghee onu. Ndi Igbo sikwazili na onye nwelu onu oma nwelu ihu oma.
Goodmorning-ibolachi
Good afternoon-efifie oma
Good night-abani oma
Alhaji harem, take note brother.

Thanks
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by DonChimax(m): 9:59pm On Oct 14, 2011
Igbo kwenu! Obu ihe nwute na ufodu ndi igbo anyi amahi asu igbo. Otutu n'ime anyi amakwahi ede igbo, nka bu ihe joronjo jokaria udele ma sigbou kwa nkakwu na isie. Umu igbo oge erula mgbe anyi ga-ekuli kwanite asusu igbo ya na omenana anyi iji gosi na enwere ebe anyi si bia bu obodo igbo. Igbo si ma Emengwa emeyaru odachi. Ka chi fonu igbo ndi oma nwem.
Re: Ekele (greetings, Well-wishing, Compliments, Regard, Salutation) In Igbo Culture by AndreUweh(m): 10:03pm On Oct 14, 2011
Don-Chimax:

Igbo kwenu! Obu ihe nwute na ufodu ndi igbo anyi amahi asu igbo. Otutu n'ime anyi amakwahi ede igbo, nka bu ihe joronjo jokaria udele ma sigbou kwa nkakwu na isie. Umu igbo oge erula mgbe anyi ga-ekuli kwanite asusu igbo ya na omenana anyi iji gosi na enwere ebe anyi si bia bu obodo igbo. Igbo si ma Emengwa emeyaru odachi. Ka chi fonu igbo ndi oma nwem.
Iji Okwu.

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

Edo Colonized Yorubaland Not Vice Versa. / Django Unchained = Inappropriate And Awkward? / Ghanaian King, Céphas Bansah Rules Via Skype From Germany, Builds Jail For Women

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.