₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,336 members, 8,421,416 topics. Date: Saturday, 06 June 2026 at 12:02 PM

Toggle theme

Igborepublic's Posts

Nairaland ForumIgborepublic's ProfileIgborepublic's Posts

1 2 (of 2 pages)

CultureGini Bu IGBO REPUBLIC? by igborepublic(op): 12:26pm On Jun 19, 2021
Taata bu ubochi Eke. A ga m eji Igbo saa ndi banyi ajuju a maka na Igbo Republic bu maka sooso umu Igbo.

Anyi bu ndi Chukwu goziri agozi. A bu m onye ngozi. Unu bu ndi agoziri. O ga-adiri anyi mma na Eke, diri anyi mma na Orie, diri anyi mma na Afo, diri anyi na Nkwo ma diri anyi mma ruo mgbe niile ebighi ebi. Ise!

Gini bu Igbo Republic?

Igbo Republic bu 100% homogeneous Igbo nation-state. Igbo Republic ga-achikota ndi banyi bi na Abia, Anambra, Ebonyi, Enugu, Imo, Anioma (di na Delta) na Igweocha (di na Rivers). Anyi ga-eji asusu Igbo na asusu Bekee mere official languages n’ime Igbo Republic. Marakwa amara na Igbo Republic enwebeghi official name na official flag. O bu ndi banyi ga-eji aka fa hota nke ahu n’odiniru.

agu uno
(onye-mgbasa-ozi Igbo Republic)

1 2 (of 2 pages)