₦airaland Forum

Welcome, Guest: Register • Login • With Google • Trending • Recent • New

Stats: 3,344,369 members, 8,511,533 topics. Date: Sunday, 01 November 2026 at 08:24 PM

Toggle theme

Kengis's Posts

Nairaland Forum › Kengis's Profile › Kengis's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 17 18 19 20 21 22 23 (of 23 pages)

Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kengis: 4:15pm On Jun 01, 2012
nedu210: nwa nnaa mgbochi ume anaghị kwa nu akwu sị okwu na asusu igbo. Ihe m ji ekwu na bu maka ntigbe (h) na ngwucha okwu gị, di ka anyi(h). Ya gazia, chukwu gọzia ndiigbo.
na o bu ezi okwu ,o siri ike but eh nwere olile anya(h)
Ndi igbo achoghi i tufu ome n ala ha
O ga di mma ma emasia
E kwere mi me oke m'
Culture › Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kengis: 6:06pm On May 31, 2012
bia ka anyih kuziere onwe anyih otu esi asu asusu igbo
chukwu gozie gi !

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 17 18 19 20 21 22 23 (of 23 pages)