₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,147 members, 8,444,063 topics. Date: Monday, 13 July 2026 at 03:13 AM

Toggle theme

Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro - Politics - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsUmuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro (660 Views)

1 Reply (Go Down)

Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Frankdolzy1(op): 2:11pm On Oct 08, 2021
Umuigbo nile biko gbakotanu onu ebe a ka-anyi kelee chineke nihi nnaputa onaputara Chiwetalu Agu n' aka ndi iro bu ndi ugwu na ndi ofe mmanu. Dika jehova si naputa umu isreal n'aka ndi egypt, otu a ka-oge esi were aka di ike tigbue buhari na Nigeria wee nye anyi biafra.

Chineke gozie biafra!
Chineke gozie nnamdi Kanu!
Chineke gozie Chiwetalu Agu!

Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by gidgiddy: 2:21pm On Oct 08, 2021
Frankdolzy1:
Umuigbo nile biko gbakotanu onu ebe a ka-anyi kelee chineke nihi nnaputa onaputara Chiwetalu Agu n' aka ndi iro bu ndi ugwu na ndi ofe mmanu. Dika jehova si naputa umu isreal n'aka ndi egypt, otu a ka-oge esi were aka di ike tigbue buhari na Nigeria wee nye anyi biafra.

Chineke gozie biafra!
Chineke gozie nnamdi Kanu!
Chineke gozie Chiwetalu Agu!
Eziokwu ka i kwuru. Chukwu g'eme ihe oji buru Chukwu, naputa umu ya n'aka ndi-iro.

Jehovah bu Eze
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by SlayerForever: 2:23pm On Oct 08, 2021
N'ezie ọburo obele ihe.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Frankdolzy1(op): 2:25pm On Oct 08, 2021
gidgiddy:
Eziokwu ka i kwuru. Chukwu g'eme ihe oji buru Chukwu, naputa umu ya n'aka ndi-iro.

Jehovah bu Eze
otu a ka oga adi n'aha Jesus amen.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by gidgiddy: 2:41pm On Oct 08, 2021
Frankdolzy1:
otu a ka oga adi n'aha Jesus amen.
Ise!

Ndi-iro Biafra di ka aja di n'ala mana Chukwu no
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Anambragully: 2:41pm On Oct 08, 2021
Frankdolzy1:
[s]Umuigbo nile biko gbakotanu onu ebe a ka-anyi kelee chineke nihi nnaputa onaputara Chiwetalu Agu n' aka ndi iro bu ndi ugwu na ndi ofe mmanu. Dika jehova si naputa umu isreal n'aka ndi egypt, otu a ka-oge esi were aka di ike tigbue buhari na Nigeria wee nye anyi biafra.

Chineke gozie biafra!
Chineke gozie nnamdi Kanu!
Chineke gozie Chiwetalu Agu[/s]!
Chinwetalu bu nwoke udi nke na'amaghi ife. He's a fool at his level to be acting that way.A fool at forty like him is a fool forever , agadi na agwo ofe,mtcheew
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by jlinkd78(m): 2:49pm On Oct 08, 2021
Onye abiakwala ebea suba oyibo
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by wordcat(m):
Agu bu ezigbo nwa afo
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by loveth360(f): 2:59pm On Oct 08, 2021
Chukwu Gozie Umu Igbo Nile N' Agba Mbo Maka Biafra.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Nobody: 3:03pm On Oct 08, 2021
Some foolishness are legendary.

He should go back to his house and rest.

Okenye na agwo ofe.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by EzegeNdiigbo: 3:57pm On Oct 08, 2021
Ekele dili olisa maka anyi ekwelulala n' ndi igbo amama kwenyere na biafra..
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Nobody: 4:36pm On Oct 08, 2021
Just as he was released today and still putting on his rising sun dress in victory so shall the land of the rising sun be released from the hands of it's oppressors soonest.....iseee
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Igboid: 5:21pm On Oct 08, 2021
Chinwetalu Agu bu ezigbo nwa Amadi.
Chukwu ya agozi ya mmaji pulu mmaji.

Udo diri mmadu ndi Ikpe kwu oto na nwelu-onwe na-amasi.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Winningbot: 7:37pm On Oct 10, 2021
A
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by SlayerForever: 7:45pm On Oct 10, 2021
Anam eche ka fa mechie thread nkea. Ndị ara.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Nobody: 7:58pm On Oct 10, 2021
Frankdolzy1:
Umuigbo nile biko gbakotanu onu ebe a ka-anyi kelee chineke nihi nnaputa onaputara Chiwetalu Agu n' aka ndi iro bu ndi ugwu na ndi ofe mmanu. Dika jehova si naputa umu isreal n'aka ndi egypt, otu a ka-oge esi were aka di ike tigbue buhari na Nigeria wee nye anyi biafra.

Chineke gozie biafra!
Chineke gozie nnamdi Kanu!
Chineke gozie Chiwetalu Agu!
All children, please gather here to thank God for rescuing Chiwetalu Agu from the enemies of the nomads and the oil tycoons. Just as Jehovah delivered the Israelites from the Egyptians, this is how the time has come to crush Buhari in Nigeria and give us Biafra.

God bless you!
God bless my brother Kanu!
God bless Chiwetalu Agu

This is the translation for people wey no sabi speak igbo. IPOB members on Facebook don eventually find their way into Nairaland in large numbers.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Rugaria: 8:00pm On Oct 10, 2021
Anambragully:
Chinwetalu bu nwoke udi nke na'amaghi ife. He's a fool at his level to be acting that way.A fool at forty like him is a fool forever , agadi na agwo ofe,mtcheew
Ana ekwugheri..
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Sergio101(m): 8:25pm On Oct 10, 2021
DubaiLandLord2:
All children, please gather here to thank God for rescuing Chiwetalu Agu from the enemies of the nomads and the oil tycoons. Just as Jehovah delivered the Israelites from the Egyptians, this is how the time has come to crush Buhari in Nigeria and give us Biafra.

God bless you!
God bless my brother Kanu!
God bless Chiwetalu Agu

This is the translation for people wey no sabi speak igbo. IPOB members on Facebook don eventually find their way into Nairaland in large numbers.
Ihe mgbu akariala gi ahu cheesy
Nwa yoloba...... Ndo oo grin
The pain is too much
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Frankdolzy1(op): 8:25pm On Oct 10, 2021
O di m nnukwu mwute ka mod obiojoo siri were mechie ya bu isiokwu nke m weputara uyahu. Nke a gosiri udiri akpomasi ndi a kporo ndi igbo.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by Terorislam: 9:54pm On Oct 10, 2021
Chukwu gozie ya
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by SweetiliciousD: 10:42pm On Oct 10, 2021
Chukwu gọzie ala Biafra.

Ihe i kwuru banyere ndị mod ọjọọ bụ eziokwu.
Re: Umuigbo Ka-anyi Kelee Chineke Maka Inaputa Chiwetal Agu N' Aka Ndi Iro by CovenHighPriest: 11:39pm On Oct 10, 2021
Onaghi afia fa aru ha emechie omalicha thread gi a, maka na ifeoma na emele ndi be anyi obi aburu ha so inu.
1 Reply

Actor Walter Anga Blasts The Nigerian Army For Arresting Chiwetal AguFlavour, An Anambra Indigene Praises Nnamdi Kanu In His Song Titled UmuigboUmuigbo Uche Unu Adikwia?234

Full List Of Nigeria Police’s Charges Against Enslaved 21-year-old Glory OkolieAccountants' Day: Our Theme Influenced By Nigerian Leadership Questions —omoniyiJagaban To The World.