₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,329,937 members, 8,443,059 topics. Date: Saturday, 11 July 2026 at 06:46 AM

Toggle theme

Nnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa - Politics - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralPoliticsNnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa (249 Views)

1 Reply (Go Down)

Nnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa by Yibo(op): 10:23am On Feb 10, 2025
A ga-ekpe ikpe Nnamdi Kanu n'Ụlọikpe ukwu etiti dị n'Abuja n'ụbọchị Mọnde 10 Febụwarị 2025.
N'ime ọnwa Septemba, afọ 2024 ka Ọkaikpe Binta Nyako wezugara onwe ya n'ikpe Nnamdi Kanu oge nwaamadị ahụ bochara ya ebubo enweghị ikike ilebara ikpe ya anya.
Mana Nnukwu Ọkaikpe na-elekọta Ụlọikpe Ukwu na Naịjirịa mechara nyeghachi Nyako ikpe ahụ ka ọ gaa n'ihu na-elebara ya anya.
N'ime izuụka gara aga ka ndị Ọkaiwu Nnamdi Kanu wepụrụ akwụkwọ n'ụlọikpe ka e bugaa ikpe ahụ n'ala Igbo mana apụghị ilebara ya anya oge ahụ.
Dịka Ụlọikpe ga-amalite ilebara ikpe Nnamdi Kanu anya n'ụbọchị Mọnde, ndị Ọkaikpe ya ga-ewelitekwa okwu ahụ ọzọ iji mara ma a ga-anabata ya.
https://www.bbc.com/igbo/articles/cg5ylv5g3j3o.amp
Re: Nnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa by Acekidc4(m): 10:24am On Feb 10, 2025
🙈🙊🙉💯
Re: Nnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa by Yibo(op): 10:25am On Feb 10, 2025
There is no big deal
Re: Nnamdi Kanu: Ihe A Na-atụ Anya Ga-eme N'ikpe Ya Taa by nnatobryno(m): 10:46am On Feb 10, 2025
Igbo:
There is no big deal
you read in Igbo and responded in English

Ihere mee gi!!!
1 Reply

Evangelist Ebuka Óbị To Move Ihe Church From Lagos To The EastQueen Elizabeth’s Crown Not Her Own – Uju AnyaLekki Toll Gate: Seyi Tinubu, Sunday Dare Exposed By Bank Documents - Peoples Ga234

Kanu's Lawyer Laments 36 IPOB Members, Discharged 4 Times By Court, Are Held- ViMy Life Is In Danger – NAFDAC DG Cries OutPolice Arrest Man With Two Human Skulls in Ebonyi – Official ​