₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,443 members, 8,422,063 topics. Date: Sunday, 07 June 2026 at 03:40 PM

Toggle theme

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureBuhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (25465 Views)

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 ... 13 Reply (Go Down)

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim(op): 9:06pm On Jan 21, 2015
Umunnem biko o buru na i choro itunyere Buhari vote gi biko dee ya na igbo ebea. Ihe i ga ede n'ebe a bu achorom ya. Daalu kwanu umunnem.

O buru na i choghi ya, ihe i ga ede bu achoghi m ya. Ngwa dee wa zie nu ooo
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 9:09pm On Jan 21, 2015
someone should help us interpret this
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by kestolove95(m): 9:22pm On Jan 21, 2015
I can't read igbo...al I can sae is sai buhari
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:33pm On Jan 21, 2015
Achoghi mu ya. Nwoke ahu afuruo ndi igbo na anya ma ncha.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim(op): 11:02pm On Jan 21, 2015
asadike:
Achoghi mu ya. Nwoke ahu afuruo ndi igbo na anya ma ncha.
hahahaha,,,nwannem. O nwere ike i gbanwe o.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by veecovee: 11:11pm On Jan 21, 2015
honourhim:
hahahaha,,,nwannem. O nwere ike i gbanwe o.
anagi agbanwe akaekpe nanka!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim(op): 11:17pm On Jan 21, 2015
veecovee:
anagi agbanwe akaekpe nanka!
Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Unemadu: 11:22pm On Jan 21, 2015
Agam atunyere ekwensu vote? Wawa.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim(op): 11:30pm On Jan 21, 2015
Unemadu:
Agam atunyere ekwensu vote? Wawa.
grin grin grin grin grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by veecovee: 11:36pm On Jan 21, 2015
Unemadu:
Agam atunyere ekwensu vote? Wawa.
grin
Unemadu:
Agam atunyere ekwensu vote? Wawa.
odiegwu, even anameche na enwere ike inwu name elu oche aso rock
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim(op): 11:43pm On Jan 21, 2015
veecovee:
;Dodiegwu, even anameche na enwere ike inwu name elu oche aso rock
Anam echekwa ya. Onwere ike ogaghi achicha ochichi ya ma nwua. Ihe na ewutem bu na onweghi otutu ihe Jonathan mere na afo isii ochiri anyi. Anyi adighi enwe oku na ihe ndi ozokwa.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nzeadachie: 12:27am On Jan 22, 2015
honourhim:
Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.
EKWETAGHI M NA OBU ONYE IGBO TURU IME GI, JUO NNE GI ONYE BU NNA GI MA O BURU NA O GA EKWE GWA GI, ONWERE IKE O BURU NDI UGWU BIARA IGO IRON BED NA ULO UNU TURU IME GI
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nzeadachie: 12:29am On Jan 22, 2015
honourhim:
Anam echekwa ya. Onwere ike ogaghi achicha ochichi ya ma nwua. Ihe na ewutem bu na onweghi otutu ihe Jonathan mere na afo isii ochiri anyi. Anyi adighi enwe oku na ihe ndi ozokwa.
I CHORO IGWA M NA OKU DI TUTU GOODLUCK BIA GBOCJIE YA, I GA AGBALI JUO NNE GI ONYE BU NNA GI, EWU UGWU!!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by AlfaSeltzer(m): 12:36am On Jan 22, 2015
Nze nwayoo. Nwanne anyi aburo onye ugwu. grin
Ndi ugwu anaro asu asusu anyi otua.

Anyway, Buhari enwero ebe osi azu aga. Jonathan nwe mmeri.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nzeadachie: 12:43am On Jan 22, 2015
AlfaSeltzer:
Nze nwayoo. Nwanne anyi aburo onye ugwu. grin
Ndi ugwu anaro asu asusu anyi otua.

Anyway, Buhari enwero ebe osi azu aga. Jonathan nwe mmeri.
ana m ekwu na o bu onye ugwu turu ime ya, ya juo nne ya ka o mara ma o ga agwa eziokwu
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 2:00am On Jan 22, 2015
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)




Gej ruo afo 2019
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 2:18am On Jan 22, 2015
Odenigbo,buddahmonk, babyosisi,ak47mann,arysexy, na umu igbo juru nairaland, bia nu suo igbo, tinye kenu onu na okwu a.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by kenny987(f): 2:22am On Jan 22, 2015
Ohooo! Anyi ka ji nwanyo ekwu? Okpara ekwensu bu alika ndi ugwu agaghi a chi anyi n'obodo Nigeria! Chineke a napugo ekwensu n'umu ya nile ike! Tufiakwa o! Ahum n obim nile juru ya!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 6:00am On Jan 22, 2015
Buhari bu diokpara ekwensu.

Kama m ga atunyere ya vote, adokaa m pvc mu.

Ndi ugwu na ndi ofe ga anyucha ndi igbo anya ma anuofia ahu chia.

GEJ ka m ga atunyere ma rue echi.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by samik900(m): 6:31am On Jan 22, 2015
:DOmg!I can't jst stop laughing cheesy
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by kay1one(m): 6:41am On Jan 22, 2015
Ke onye bu buhari? Biko gej (ebele) ruo 2019!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 6:44am On Jan 22, 2015
Igwe Buhari

GEJ bu diokpara ekwensu sad wink
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Donmarrius: 6:56am On Jan 22, 2015
honourhim:
Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.
Enyi mechie onu. Buhari wu onye ara.onweghi ezigbo nwafo Igbo ga atunyere nwa amadi ahu.
Nwa amadi ahu tubara ezigbo nwafo Igbo bu Dim Odumegwu Ojukwu n' ulo itiri,na-adighi ihe omere.

Abiakwala ebea ozo,ikwu okwu ka ndigbo tunyere Buhari. .
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Donmarrius: 7:08am On Jan 22, 2015
[s]
honourhim:
Anam echekwa ya. Onwere ike ogaghi achicha ochichi ya ma nwua. Ihe na ewutem bu na onweghi otutu ihe Jonathan mere na afo isii ochiri anyi. Anyi adighi enwe oku na ihe ndi ozokwa.
[/s]Ichoziri ka Ndi Yoruba Chio ochichi nke ugboro abuo,ebe ndi ozu achibeghi?.
Obu na inubegi na Ala-Igbo enwela Odu-Ugbo elu,ebe ugbo elu nke si mba ofesi,na-adaa?.Obu Buhari mere ka odiri?.

Oku eletiriki adibago.
Nwayo nyawo,oga ezu mba Niajiria nile. .
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 8:41am On Jan 22, 2015
Biko onwere nwa afo igbo isi di nma ga atunyere nwoke ahu ana kpo buhari, ana eku na aru adiro nwa amadi ahu, nime ya, onwero certificati. Biko nu, anyi ana ga zi n'iru, ka anyi ana na zi azu?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m):
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.

https://fbcdn-sphotos-g-a.akamaihd.net/hphotos-ak-xfp1/v/t1.0-9/p240x240/10406451_1535639690049559_8343659274796766505_n.jpg?oh=79d1cc7016403918b7db51b144ecd2e3&oe=552AC933&__gda__=1429181922_d1f5cd509b80d93c40cd49a14d476916

Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m):
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)
Ekwensu, ibu onye asi. Buhari ga akwado Ndigbo ofuma.

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by meforyou1(m): 9:00am On Jan 22, 2015
Op is drunk. No sensible igbo man will vote ultra Islamic fundamentalist, school cert forger failbuhari
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 9:06am On Jan 22, 2015
Ka nkita rakwa Buhari anya. Onye choro ndi ugwu e chi anyi ozor?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ak47mann(m): 9:17am On Jan 22, 2015
Nwanne onwero ihe jiko mu na ndi ahu cool
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by robosky02(m): 9:18am On Jan 22, 2015
otanjele mgbe ochie
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by reezee: 9:20am On Jan 22, 2015
honourhim:
Umunnem biko o buru na i choro itunyere Buhari vote gi biko dee ya na igbo ebea. Ihe i ga ede n'ebe a bu achorom ya. Daalu kwanu umunnem.

O buru na i choghi ya, ihe i ga ede bu achoghi m ya. Ngwa dee wa zie nu ooo
according to google translator
Umunnem please if you want to compare Buhari your vote please specify and provide here. What you write here is achorom. Thanks much umunnem.O if you want it, you should write is not for me. Application writers deliver world heard his insults
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 ... 13 Reply

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies)Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia)Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!!234

Ooni Of Ife Celebrates His 44th Birthday In Style (photos)Speaking Jamaican Patois...What Are The Tribes Igbo Have Defeated In History