Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (210) - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (327127 Views)
1 2 3 ... 207 208 209 210 211 212 213 ... 227 Reply (Go Down)
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 3:32am On Mar 14, 2015 |
ifyalways:ify m o ify m o ify m o, olee ebe inu? ![]() Ebelebe Igba! Ebelebe Igba! Ebelebe Igba Igba Igbakirigba ![]() o set-iala nu ooo. . . . . . . ekwe nche |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:42pm On Mar 14, 2015 |
Ekwe nche a wughikwa nke nta. I miss Owerri. Mgbe Ify na-akpa ike ![]() Darfur onye apari. I landi go ka land rover ngwa ngwa |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:13pm On Mar 14, 2015 |
chai! o ihe a na-eme ebe a? E speakilekwe maka na odigo oyi! Confuse ga dimakwa! A nowaa m ike! Unu ji ego oburu nsi a 'finance' love nwanyi no na di? Anya m ahula nti m. Chere ka m kpoo oyoo ya maka na agwo otu nye huru na agho eke. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:42pm On Mar 22, 2015 |
ifyalways:Ifycratic ifylastica!! Itoro na owerri? Chei! Idi sure na m jam-u-beghi gi before na joint. I ma nda letti? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:44pm On Mar 22, 2015 |
mercylicious:Mercilicious, darfur (pres-elect) ji ego oburu nshi achu ify ![]() Meanwhile mercilicious, aha gi di ka aha onye otele ya buru ibu well well ![]() How far na ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:45pm On Mar 22, 2015 |
Chei, efuola m. Owukwa n'ime ulo uka ka m nu na e-post-ughari up and down na nairalandi |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:39pm On Mar 24, 2015 |
olee ify? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:49am On Mar 26, 2015 |
toshmann:I na aju-aju. Early mo-mo rice na nke " Nda leti" bu the way then. A gakwaram way " aka shimmy" too. A garam school na Owerri Tosh. My crew then kpara ike na Owerri. Lolx Ala Owerri ri nma Biko. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:51am On Mar 26, 2015 |
mercylicious:Mercy onye ashiri. Nwanyi Otele ukwu. Onye juru gi? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:53am On Mar 26, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:38pm On Mar 26, 2015 |
ifyalways:I mean-iri ihe a. So iwu ala owere. Etoro m na owerri. Mana agaghi m school na owerri. Kedu school igara? Oji mgbo, egbu girls, akwa nkuwa girls, emekuku ka owu uratta? |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:29am On Mar 27, 2015 |
toshmann:Otondo Tosh. A garam Owerri girls for some years maka na a churu m achu from ulo akwukwo m na Onicha (a kuru m head girl ihe ) . A gakwaram nursing school na Owerri ,Amaigbo sha.Tosh,a kpara m ike then oo. Azu anu word, iru ege nti ![]() Chai, thank God for marriage, children. Ify ga emecha na uwa Jisos-a cool-ue down? Ekwe nche ! ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:21pm On Mar 27, 2015 |
ifyalways:Chei, Darfur miss road no be small ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:46am On Mar 28, 2015 |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:46pm On Mar 29, 2015 |
PDP. . . Power! Rigger jam rigger. SAI GEJ. Umunnem owu Jonathan on board. Tosh, Jona merie E, a gam a kwuru gi ugwo umu mgboto ato. Point and kill ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:33pm On Mar 29, 2015 |
ifyalways:Eeeh Ka m baa rigging mode osiso ![]() Chei, mgboto ato from ify no be joking matter ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 11:48pm On Mar 29, 2015 |
bia ify, i si gini? ![]() i hope na owughi ahu gi ka ichoro inye onye ara a a-na akpo toshnwayi? ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(op): 6:53am On Mar 30, 2015 |
Igbo bu Igbo, ututu oma nu ooo |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:06am On Mar 31, 2015 |
Igbo mma mma nu o. Ekele m onye n'ile. Ntunye aka a (election) apuputago m na nairalandia. Dika Osiri wee diri ugbua, unu ahugo na efego nza, nza wee ma Jona , ugbua ka anyi gikoo aka tunye Jona na mmiri ka olaba Otuoke na Ijaw. Ngbe na odighi nke ometere, gini mere na ogaghi Ida? ![]() Mgbanwo ka anyi choro. Ifyalways Ada Oma na Mbaise. Agaba123 Tosh nwanne Birikwanu!!! |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:46pm On Mar 31, 2015 |
oziomatv:kedukwanu nke buhari metara mgbe ochiri na mbu. nna m gwara m na omeshiri ndi igbo ike oge ochiri na mbu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 12:28am On Apr 01, 2015 |
chei!!!! ala akwupula otele ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(op): 10:06am On Apr 01, 2015 |
oziomatv:O di ka inujuru orijin afo? Buhari enweghi ihe oji abia |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 5:38pm On Apr 01, 2015 |
Ndi be anyi ekenem unu. Daalu nu. Amam na aru di onye obula. Maka ndi mere ka thrtead anyi ghara I bu ihe kuru afo n'ala, asim ka chineke gozie unu. Bia agaba ichefualanum okwa ya. Kedu onye no on board ugbua . Alubam . @ Toshman isi na ibi owerri ikwa. Agaram akwukwo n'ala owerri. Olee kpa iri. Maka ndaa letti,nwanyi ahu wu onye ama ama n'ala owerri kpa . Umu akwukwo nwere carryover ebe ha na aga na nke ndaa letti . @ify nwanne, how far, amam n'aru di. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:59pm On Apr 02, 2015 |
Skimpy, Etoro m na owerri nu. Awu m akirika ala owerri. Mana agara m ulo akwukwo secondary na Okigwe, gaa mahadum na Calabar. Emechakwara m gaa mahadum na Obodo Eliza, mana ugbu a awu m enyi umuagbogho ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:13am On Apr 04, 2015*. Modified: 8:33pm On Apr 04, 2015 |
Toshmann afo anu ![]() Buhari biaziri buharia onodu. No mgboto for you. Ntor ![]() Ndo ![]() Ozioma, ndeewo. Darfur, no ji nwoke m. |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:39pm On Apr 05, 2015 |
Ify biko elee asa m? ![]() Kemgbe Buhari jiri bute change ya, muwa wi toshmann nwa mama i wan change asa too. For nearly 6 months now nwa mama enwebeghi time iga downtown legharia anya. Anyways, m ga aga Las Vegas this summer. Anuru m na nkeghari anya nke ha wu highest. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 4:20pm On Apr 05, 2015 |
Igbo kwenu! Mbaise naw mmadu mma Emma nu oooo. Abum nwafor Ahiazu ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:42pm On Apr 05, 2015 |
Ndewo nwanne mmadu |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:27pm On Apr 12, 2015 |
Kpor kpor Kpom n'ebe a. Toshmann. Skimpychick Preselect Justcare mercylicious Oziomatv Onye elu,na onye ala, Ifi shiri rice ofe akwu and y'all are invited. ![]() |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by JustCare: 8:11pm On Apr 12, 2015 |
ifyalways:ugbua kam si ebe mu gara rie osikapa...na onu ego di elu chai! ewu atam igu n'isi... |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:57am On Apr 13, 2015 |
ifyalways:Ify ihe na agu m wu garri oku |
| Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:34am On Apr 13, 2015 |
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) • Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady • Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady • 2 • 3 • 4
Ogun Awon Bàba Wa • Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re • Post Pictures Of Traditional Weddings.




) . A gakwaram nursing school na Owerri ,Amaigbo sha.
ichefualanum okwa ya. Kedu onye no on board ugbua
