Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! - Culture - Nairaland
Nairaland Forum › Nairaland General › Culture › Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (1524 Views)
| Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 4:36am On May 10, 2015 |
Oburu na I ma asu asusu Igbo, ma o bu na I choro iimuta ka e si asu ma obu ka e si ede asusu Igbo, ebe a bu ohere gi! Gbata oso ka anyi supu! Ndewo nu oooo! Nya gazie! |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Utchgirl(f): 5:46am On May 10, 2015 |
Kedu isiokwu gi? |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:26am On May 10, 2015 |
ututu oma, umunne m ke ka abali si ga? |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:31am On May 10, 2015 |
Young03:Abali di mma nwanne. Anyi rahuru ula ofuma. I ga-agakwa Uka? |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:32am On May 10, 2015 |
Utchgirl:isi Okwu m bu ihe obula I choro ikparita. |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:33am On May 10, 2015 |
barrnchedo:nna a ,agaro kwa m oo onwe ka ife si daa |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:34am On May 10, 2015 |
Young03:mana I ka ga-aga, okwa ya? Ife amaka (ma Chukwu kwado). |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:43am On May 10, 2015 |
barrnchedo:imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 7:04am On May 10, 2015 |
Young03:nsogbu adighi. Jisie ike. |
| Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 9:33pm On May 11, 2015 |
Young03:jisie ike |
40th Anniversary Of Aku Uka Slated For Friday And Saturday || Www.naijaram.com • 258 Vehicle And Aircraft Types Translated Into Igbo (umu Ugbo gazie) • Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. • 2 • 3 • 4
#LagosAt50: Oba Akiolu Briefs Press On Eyo Festival • How To Count In Igbo - The Fascinating World Of Igbo Numerals • Alake Of Egba- Oba Gbadebo I, England, 1904