₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,326,867 members, 8,428,417 topics. Date: Wednesday, 17 June 2026 at 11:54 AM

Toggle theme

Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! - Culture - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureOge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (1525 Views)

1 Reply (Go Down)

Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 4:36am On May 10, 2015
Oburu na I ma asu asusu Igbo, ma o bu na I choro iimuta ka e si asu ma obu ka e si ede asusu Igbo, ebe a bu ohere gi! Gbata oso ka anyi supu! Ndewo nu oooo! Nya gazie!
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Utchgirl(f): 5:46am On May 10, 2015
Kedu isiokwu gi?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:26am On May 10, 2015
ututu oma, umunne m
ke ka abali si ga?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:31am On May 10, 2015
Young03:
ututu oma, umunne m

ke ka abali si ga?
Abali di mma nwanne. Anyi rahuru ula ofuma. I ga-agakwa Uka?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:32am On May 10, 2015
Utchgirl:
Kedu isiokwu gi?
isi Okwu m bu ihe obula I choro ikparita.
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:33am On May 10, 2015
barrnchedo:
Abali di mma nwanne. Anyi rahuru ula ofuma. I ga-agakwa Uka?
nna a ,agaro kwa m oo

onwe ka ife si daa
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:34am On May 10, 2015
Young03:
nna a ,agaro kwa m oo

onwe ka ife si daa
mana I ka ga-aga, okwa ya? Ife amaka (ma Chukwu kwado).
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:43am On May 10, 2015
barrnchedo:
mana I ka ga-aga, okwa ya? Ife amaka (ma Chukwu kwado).
imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 7:04am On May 10, 2015
Young03:
imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
nsogbu adighi. Jisie ike.
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 9:33pm On May 11, 2015
Young03:
imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
jisie ike
1 Reply

40th Anniversary Of Aku Uka Slated For Friday And Saturday || Www.naijaram.com258 Vehicle And Aircraft Types Translated Into Igbo (umu Ugbo gazie)Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O.234

New Tortiv, Prof James Ayatse To E Sworn In SaturdayThe Bantu People Did Not Come From Or Originate In Egypt....Origin Of Some Locations’ Names In Lagos.