₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,328,555 members, 8,436,284 topics. Date: Tuesday, 30 June 2026 at 05:16 AM

Toggle theme

If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) - Business (2) - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralBusinessIf You Have Money In The Bank Right Now (must Read) (14992 Views)

1 2 3 4 5 6 Reply (Go Down)

Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by LordMecuzy(m): 10:25pm On Jan 18, 2016
Mynd44............
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Nobody:
mtcheww sad
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Daniel058(m): 10:26pm On Jan 18, 2016
Ikengawo:
Biko, ego n'ile i tirri na uloaku, je hota ya, zuta ala n'ile i werre ike i zuta.

mana ego Naira gaa daafo ka 1 = 300. O gaa daa ka 700 mbe nde IMF ge merri Buhari. Oge ahu, ego n'ile i burru na uloaku gee fepushia finish.

Mbe i zuta ala, i werre ike i re ya, hota ego ngi oge ozor. Ndi igbo birri na obodo oyibo ga zuta ala n'ukwurru i ru olu haa mbe naira gaa da 700+ maka nor ga shi ha ike.

Je na uloaku, burru ego ni o! Zuta ala. Currency ga da, ego nor na ala a gani ekwe daa. Owu ga saa onye obula bu cash tani. Ndi burru ala ga burru ako
BIA ALOBAM!!, I SI NA YORK NA_APUTA KA I NA_ABANYE KOLOMBIA?? ONYE NNÜKPO!!.. I NA_EBU AMUMA KA INA AMU KA_ESI ABU DIBIA?
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by kingbasil: 10:28pm On Jan 18, 2016
Eko m... igbo ekene m Uno oo!!! Ozo, okwu dika ibe ya were buru na anyi aghaghi Ida mba na oru ziri ezi nke i nweta ala nna anyi ha tinyere anyi na-aka bu ala nke owuwe anyawu... biko jisie nu Ike na oru oma nke a cheesy cheesy
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Nobody: 10:29pm On Jan 18, 2016
fx45:
You see how Google Translator can make someone look like a fool?
nwadiuko1:
upgrade that google translator
I didnt use google translator. I just formed those words based on the sounds I hear when ibo are speaking their language. grin

Onyem turu Anumanu mpam gozie daalu uturu chinchon. grin
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by iamodenigbo1(m): 10:37pm On Jan 18, 2016
biko oha na eze gbam ukwu na eze
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by raumdeuter: 10:42pm On Jan 18, 2016
Seun, Mynd44, OAM4J, lalasticlala
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by LordMecuzy(m): 10:45pm On Jan 18, 2016
nwadiuko1:
I na akpo mynd44 ka ome gini?
Ka Ome ihe eji na kwo ya Ugwo
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by nwadiuko1(m): 10:46pm On Jan 18, 2016
kingbasil:
Ekwenyere m na atumatu nke a....
ya gaziere gi nwannem
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Daniel058(m): 10:47pm On Jan 18, 2016
macklef:
Oda bi pe awon eran oko IPOB tin se ipade ni ibibi bai.
Eyin omo oduwa esa ma wo wan niran o, won ni pataki kan kan
Ti ale ma gbe sokan, ti oba wun won kiwan pa ara wan danu.
owo wa Shi ma ma ran so ke ti ti lai lai.

Ejor ete botonu ileke ti awon oyinbo nkpe ni 'like' ke fi so amin cheesy
nke ahu gbasara gi
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by macklef(m): 10:51pm On Jan 18, 2016
Daniel058:
nke ahu gbasara gi
Iwò nò ma gba ibon sara gi
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Keystonn: 10:52pm On Jan 18, 2016
macklef:
Oda bi pe awon eran oko IPOB tin se ipade ni ibibi bai.
Eyin omo oduwa esa ma wo wan niran o, won ni pataki kan kan
Ti ale ma gbe sokan, ti oba wun won kiwan pa ara wan danu.
owo wa Shi ma ma ran so ke ti ti lai lai.

Ejor ete botonu ileke ti awon oyinbo nkpe ni 'like' ke fi so amin cheesy
werey

Kitipa sewaa nne gi Onu
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by thewarrior72: 10:53pm On Jan 18, 2016
nwadiuko1:
ndi be anyi.....unu lezie anya unu ga ahu na obughi ihe di mfe onye ofe MA obu onye ugwu ighota asusu igbo.......ya mere mgbe obuna anyi choro ikparita uka banyere ndoro ndoro ochichi obodoa ma obu ihe ga abara anyi bu ndi igbo uru......ka anyi suo asusu oma anyi..........igbo kwenu!
Ikwuru nke oma. Ndi beanyi si na atuora omara omara, atuora ofeke ofenye isi na ofia. Ka anyi jiri asusu igbo anyi mee indi ofe na indi ugwu nde isi indi ara.
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Keystonn: 10:53pm On Jan 18, 2016
raumdeuter:
Seuuuuuuun
otula
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by WIZGUY69(m): 10:55pm On Jan 18, 2016
Odogwu! grin
Michael MBA. ndo wink
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by macklef(m): 10:56pm On Jan 18, 2016
Keystonn:
werey

Kitipa sewaa nne gi Onu
onyiora

Lò sun jare
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by nwadiuko1(m): 10:57pm On Jan 18, 2016
onye asala ndi ofe okwu.......ka ihe anyi na eme gbagwojuo ha anya
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by WIZGUY69(m): 10:57pm On Jan 18, 2016
Seun!
IPod terrorist want to sell nairaland for 700 biafran pounds o. grin
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by nwadiuko1(m): 10:57pm On Jan 18, 2016
unu etinyerela ndi ofe onu... ma oburugodi na ha na etinye onu na okwu anyi .....

egwu na ujo ji ha
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by WIZGUY69(m): 10:57pm On Jan 18, 2016
Seun!
IPod terrorist want to sell nairaland for 700 biafran pounds o. grin
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by ozoigbondu: 10:57pm On Jan 18, 2016
Egwu a ago ndi ofe ahu grin grin grin grin

Onye ofe ti nye isi aju egbu ya grin grin grin cheesy
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by kayultimate(m): 10:58pm On Jan 18, 2016
na-ekele Chineke m na-aghọta ihe niile
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by ozoigbondu: 10:59pm On Jan 18, 2016
nwadiuko1:
ndi be anyi.....unu lezie anya unu ga ahu na obughi ihe di mfe onye ofe MA obu onye ugwu ighota asusu igbo.......ya mere mgbe obuna anyi choro ikparita uka banyere ndoro ndoro ochichi obodoa ma obu ihe ga abara anyi bu ndi igbo uru......ka anyi suo asusu oma anyi..........igbo kwenu!
Okwu gi mara mma nke nkwu

Chineke nna ji amamaihe were gozie gi
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by thewarrior72: 11:00pm On Jan 18, 2016
.
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by nwadiuko1(m): 11:01pm On Jan 18, 2016
ozoigbondu:
Okwu gi mara mma nke nkwu
Chineke nna ji amamaihe were gozie gi
ekene kwaam gi nwannem
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Keystonn: 11:01pm On Jan 18, 2016
WIZGUY69:
Seul!

IPod terrorist want to sell nairaland for 700 biafran pounds o. grin
onye ofe Kedu ka I mere? Ara akana agba gi?
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by Daniel058(m): 11:01pm On Jan 18, 2016
macklef:
Iwò nò ma gba ibon sara gi
YA DIRI GI K'ISI CHERE NDI IGBO .
Re: If You Have Money In The Bank Right Now (must Read) by thewarrior72: 11:01pm On Jan 18, 2016
nwadiuko1:
ndi be anyi.....unu lezie anya unu ga ahu na obughi ihe di mfe onye ofe MA obu onye ugwu ighota asusu igbo.......ya mere mgbe obuna anyi choro ikparita uka banyere ndoro ndoro ochichi obodoa ma obu ihe ga abara anyi bu ndi igbo uru......ka anyi suo asusu oma anyi..........igbo kwenu!
Ikwuru nke oma. Ndi beanyi si na atuora omara omara, atuora ofeke ofenye isi na ofia. Ka anyi jiri asusu igbo anyi mee indi ofe na indi ugwu nde isi indi ara.
1 2 3 4 5 6 Reply

Pictures from The Bank War Happening On TwitterUnion Bank Replies An Angry Customer Who Wants To Leave The Bank On Twitter16 moments those depositing money in the bank can Relate To. (pics)234

Nigerian Women To EmulateN720bn Currency Swap Deal Attracts Nigerian Banks To ChinaEjigbo Residents Lose N8 Million To Fake Microfinance Bank