₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,010 members, 8,443,482 topics. Date: Saturday, 11 July 2026 at 08:44 PM

Toggle theme

A Wonderful Igbo Proclamations For Fellow Igboist - Culture - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureA Wonderful Igbo Proclamations For Fellow Igboist (1045 Views)

1 Reply

A Wonderful Igbo Proclamations For Fellow Igboist by Lilimax(op): 9:48pm On Apr 25, 2017
Ofo ka ide ji awa ani

I gaghi anwu n'okochi
Na ana esike ike.
I gaghi n'udu mmiri
Na ana erika nlo.
I gaghi anwu n'uguru,
Na ana akpoka nku.

Ndi ilo gi ga-abu ebe mgakwasi ukwu gi
Ndi ilo gi nodu n'azu,
I ga-anodu n'iru.
Ndi ilo gi nodu n'iru
I ga-anodu n'azu.

Onye o bula ñuru iyi,
Si na o gaghi ahu oganiru gi,
Nya kpuo isi,
Ka o ghalu afuna ya.

Ife o bula I choro,
Chineke ga na-emere gi ya.
O mazucha mkpa gi ile.
Agaghi m asi chukwu gozie gi,
Maka na Chukwu a gozigo gi.
Ife m ga-ario ya bu,
Ka ngozi rapu ipu,
Na ezi n'ulo gi.

Daalu rinne.
Onye nke gi meelu gi.
===================================

You would not die in the rainy season,
For the soil is too wet.
You would not die in the dry season,
For the soil is too hard.
You would not die in the harmattan season,
For the soil is too dry.

Your enemies would be your footstool.
When they are at the back,
You would be in front.
When they are in front,
You would be at the back.

Anyone that swears,
Not to see your progress,
Let him be blind,
So that he would not see,
Your progress.

Everything you want,
God would do for you.
I would not say "God Bless you"
Because, He had already blessed you.
But I would say,
"Let His blessing never leave your household."

Thank you so much.
Let another person do for you,
What you do for others.
Re: A Wonderful Igbo Proclamations For Fellow Igboist by Nobody: 8:43am On Jul 19, 2017
Lilimax:
Ofo ka ide ji awa ani

I gaghi anwu n'okochi
Na ana esike ike.
I gaghi n'udu mmiri
Na ana erika nlo.
I gaghi anwu n'uguru,
Na ana akpoka nku.

Ndi ilo gi ga-abu ebe mgakwasi ukwu gi
Ndi ilo gi nodu n'azu,
I ga-anodu n'iru.
Ndi ilo gi nodu n'iru
I ga-anodu n'azu.

Onye o bula ñuru iyi,
Si na o gaghi ahu oganiru gi,
Nya kpuo isi,
Ka o ghalu afuna ya.

Ife o bula I choro,
Chineke ga na-emere gi ya.
O mazucha mkpa gi ile.
Agaghi m asi chukwu gozie gi,
Maka na Chukwu a gozigo gi.
Ife m ga-ario ya bu,
Ka ngozi rapu ipu,
Na ezi n'ulo gi.

Daalu rinne.
Onye nke gi meelu gi.
===================================

You would not die in the rainy season,
For the soil is too wet.
You would not die in the dry season,
For the soil is too hard.
You would not die in the harmattan season,
For the soil is too dry.

Your enemies would be your footstool.
When they are at the back,
You would be in front.
When they are in front,
You would be at the back.

Anyone that swears,
Not to see your progress,
Let him be blind,
So that he would not see,
Your progress.

Everything you want,
God would do for you.
I would not say "God Bless you"
Because, He had already blessed you.
But I would say,
"Let His blessing never leave your household."

Thank you so much.
Let another person do for you,
What you do for others.
Beautiful

Ya gazie lu gi.
Re: A Wonderful Igbo Proclamations For Fellow Igboist by Lilimax(op): 7:22pm On Jul 19, 2017
gbosaa:
Beautiful

Ya gazie lu gi.
Daalu rinne nwanne mmadu!
1 Reply

My Fellow Hausafulanis On Nairaland,what You Have To Know About The SouthnersCheckout This Wonderful Cultural Dance Of Akwa Ibom KidsWonderful Yoruba Christmas Music234

Top 6 Cultural Festivals In NigeriaHistory Of InenBeautiful Pictures Of A Rainbow Round The Sun Today In Ekpoma (a Sun Halo)