₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,330,278 members, 8,444,769 topics. Date: Tuesday, 14 July 2026 at 12:50 AM

Toggle theme

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (227) - Nairaland

Nairaland ForumNairaland GeneralCultureIgbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (330013 Views)

1 2 3 ... 224 225 226 227 Reply (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 7:48am On Dec 08, 2016
Hmmmmm ndumuodu a bu maka umunwoke anyi no na mba ofesi na umuagboghobia anyi, bikonu, anyi achoghozi agwa ojoo ahu nke unu na adiba akpa. Ufodu n'ime unu anuola nwanyi onyeocha, mana unu na ago agugo ma unu lota ekeresimesi ,were ohere a pia umuagho anyi oku nke di egwu; ufodu bukwa nga ka ha no kemgbe,ufodu bukwa akpu na efere ka ha na asa na ala bekee mana ha lota agaghi anulu ha ihe.
Biko doo do dooo,umuagho anyi kpachapunu anya unu o, okwa ha pitorichaa unu na ekeresimesi,ha lachighaa azu,ekwenti ha ga aba ihe ndi bekee na akpo"voice mail".

Ekwuchaa m ka oha mu na onu. Nke onye nwere,nya ju ya afo.

Ututu omma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 10:35am On Dec 08, 2016
ariesbull:
bia kedu okeipku and ikpummadu
Legodu ndi I na aju ese ha. Ikpu mmadu na Ikpu mmuo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 10:45am On Dec 08, 2016
WomanOfRace:
Hmmmmm ndumuodu a bu maka umunwoke anyi no na mba ofesi na umuagboghobia anyi, bikonu, anyi achoghozi agwa ojoo ahu nke unu na adiba akpa. Ufodu n'ime unu anuola nwanyi onyeocha, mana unu na ago agugo ma unu lota ekeresimesi ,were ohere a pia umuagho anyi oku nke di egwu; ufodu bukwa nga ka ha no kemgbe,ufodu bukwa akpu na efere ka ha na asa na ala bekee mana ha lota agaghi anulu ha ihe.
Biko doo do dooo,umuagho anyi kpachapunu anya unu o, okwa ha pitorichaa unu na ekeresimesi,ha lachighaa azu,ekwenti ha ga aba ihe ndi bekee na akpo"voice mail".

Ekwuchaa m ka oha mu na onu. Nke onye nwere,nya ju ya afo.

Ututu omma.
Nne, kedu udi women empowerment ndumodu di nke a? Onye na akoro gi akuko ifo ndi a niile, na umu boys anyi no na mgbagote aluchago umu nwanyi ndi bekee? Ichoziri ka umu ada anyi chubazie anyi achuba ka osu? Biko hapu okwu I na amachaghi amacha.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 11:12am On Dec 08, 2016
Nwaiberibe:
Nne, kedu udi women empowerment ndumodu di nke a? Onye na akoro gi akuko ifo ndi a niile, na umu boys anyi no na mgbagote aluchago umu nwanyi ndi bekee? Ichoziri ka umu ada anyi chubazie anyi achuba ka osu? Biko hapu okwu I na amachaghi amacha.
Hapu maka gi; aka gi nwee ike idi ocha mana ihe m kwuru bu eziokwu.

Okwa anya ka anyi ji agba ekeresimesi. Agbchaa oso,a guu oteeaka.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by dollarlander: 1:16pm On Nov 04, 2017
AndreUweh:
Onum juru na ekele maka Iri Ji Igbo Youths UK ka osi wee ga nke oma.
Ekelem Igwe mmadu nile juputara ebe ahu.
Ekelem Acting Nig amb. to the U.K.
Ekelem Igbo Mayor and councillors ndi biara bia nonyere anyi.
Ekelem Umu ICSN na ndi ndu ha.
Ekelem UmuIgbo Katholic Community maka nkwa ha jiri bia rijuru afo.
Ndi Abatete, Ekelem na Nmanwu unu di uto.
Ndi Izu Anioma, ekelem na nkwado unu nyere anyi.
Ndi Ika Union, ekele kwa na nkwado nke unu.
Arik airlines who sponsored the festival, Onye nwe anyi nonyere Ugboala unu.
Anam Ekele Onoshi Eze Nri ka osi wa ya bu ji.
Ndi Nne na Ndi nna, na ndi akpogi aha, Onye nwe anyi Gozie unu mmaji soro mmaji.
Please, I beg you in the name of God. could you write the lyrics of this song for me "onum-juru n'ekele"

Thank you and God bless.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by awesome4: 10:40pm On Nov 08, 2017
Enugu girl here one love cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by abumeinben(m): 10:45pm On Nov 09, 2017
awesome4:
Enugu girl here one love cheesy
Can you help with a detailed route from Enugu or Umuahia to Osogbo?

AndreUweh

dollarlander

WomanOfRace

Nwaiberibe

Christopher123

MansaPiye
Ariesbull
Thanks
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 9:15am On Nov 10, 2017
abumeinben:
Can you help with a detailed route from Enugu or Umuahia to Osogbo?

AndreUweh

dollarlander

WomanOfRace

Nwaiberibe

Christopher123

MansaPiye
Ariesbull
Thanks
I'm from Anambra
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by WomanOfRace(f): 9:18am On Nov 10, 2017
Nwaiberibe:
Nne, kedu udi women empowerment ndumodu di nke a? Onye na akoro gi akuko ifo ndi a niile, na umu boys anyi no na mgbagote aluchago umu nwanyi ndi bekee? Ichoziri ka umu ada anyi chubazie anyi achuba ka osu? Biko hapu okwu I na amachaghi amacha.
Odi egwu! Ekereesimesi elugo ozo....aku ga ebido feghariwa. Jisie nu ike. Umuagbogho anyi biko muru nu anya ka azu o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Estellar: 10:11pm On Nov 16, 2017
Anam ekele unu o... I hope I got that..Estelle representing Abia
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by skimpychick(f): 10:24pm On Nov 25, 2017
Ndi b'anyi ndeewo nu�. Amam Na aru dicha onye obuna. Jisie nu Ike.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nwaiberibe: 7:36pm On Dec 21, 2017
Anam acho Ilarute ulo maka Ekeresimesi mana ahubeghim fuel o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Homeboiy: 10:33am On Dec 22, 2017
awesome4:
Enugu girl here one love cheesy
Ada 042 ekelem gi o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 11:24pm On Dec 30, 2017
Nna eh, otekwala aka m dere ihe na tiredi a!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ariesbull: 8:28am On Jan 17, 2018
abumeinben:
Can you help with a detailed route from Enugu or Umuahia to Osogbo?

AndreUweh

dollarlander

WomanOfRace

Nwaiberibe

Christopher123

MansaPiye
Ariesbull
Thanks
Udo di....kedu ije
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:15am On May 23, 2018
Keeping the house busy.. onyeisi ala abiala ozo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Baronyuyu: 3:28am On May 24, 2018
Ndewo ụmụnne m na ụmụnna m.

dollarlander:
Please, I beg you in the name of God. could you write the lyrics of this song for me "onum-juru n'ekele"

Thank you and God bless.
Ámá m na oteela aka ị jụrụ ajụjụ a mana kama ọ ga adịba asaghi asa, ka m tinye ya ọnụ.

"Onye nwe anyị ana m ekele gị oo

Onu'm juru n’ekele

ebe I mere ndụ fọrọ mụ o

Onum juru n'ekele"

Oteekwala aka akara eriri a dibara ọkpọrọ, biko unu pụta ka gwụ Kọrịta na ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by dollarlander: 8:48pm On Jun 07, 2018
Baronyuyu:
Ndewo ụmụnne m na ụmụnna m.

Ámá m na oteela aka ị jụrụ ajụjụ a mana kama ọ ga adịba asaghi asa, ka m tinye ya ọnụ.

"Onye nwe anyị ana m ekele gị oo

Onu'm juru n’ekele

ebe I mere ndụ fọrọ mụ o

Onum juru n'ekele"

Oteekwala aka akara eriri a dibara ọkpọrọ, biko unu pụta ka gwụ Kọrịta na ya.
Thanks
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Banmeallday: 9:37pm On Jun 07, 2018
1 2 3 ... 224 225 226 227 Reply

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics)Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/LadyIgbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady234

Ogun Awon Bàba WaYoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo RePost Pictures Of Traditional Weddings.