₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,329,109 members, 8,438,843 topics. Date: Saturday, 04 July 2026 at 06:02 AM

Toggle theme

Romeo's Posts

Nairaland ForumRomeo's ProfileRomeo's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 115 116 117 118 119 120 121 122 123 (of 152 pages)

CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:41pm On May 27, 2007
ynot noo na Nkanu ete egwu ubo Amoji
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:39pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
Romero a kpotula gi
and how do u know na anaghi m eyi panti na bra
lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:36pm On May 27, 2007
i know na ikomi noo ebe as onye obia na enene ihe anyi na ede lol
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:33pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
onye huru bra m na panti m?
i na eyikwanu panti na bra
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:16pm On May 27, 2007
Vitastraka:
Banyi Ndewoo nu

Nnennne kulie oto

Ikomi abughi nwatakiri, iwe anaghi ewe ya. Kama i ga ghota na ebe o huru gi na anya otua, i ga ebidozi na etinye comma n ihe i na gwa ya.
WORD!!!! that was why i said something about the source

oge a na agwa ikomi wepu aka enwe na ofe before ogho aka mmadu (now it's late)
oge a na agwa ikomi ya were ire ya guo eze ya onu!! (now it's late)
Nnen Nnen emebie go ihe final
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:13pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
pnwe onye juru gi
owen onye juru gi nke gi?

nnenneigbo:
o ikpere lol

what is my drift u lost me oooo
rxplain
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:55pm On May 27, 2007
ndigbo knee is ikpere
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:40pm On May 27, 2007
monshege:
hahahahaha romero take note
nahh romeo just got two precious points down there grin grin

romeo:
awwwwww nke a atogbuo m grin grin, onwere onye ihe oma anaghi adi mma?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:35pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
anyway
e sepuru m ebe a m noo na ario mkpahara, ikomi biko, ihe m mere gi chefuo. onye na eweghi ihe di nma o ga e tinye na okwua, jiri nno nwayo tinye onu haa na akpa
awwwwww nke a atogbuo m grin grin, onwere onye ihe oma anaghi adi mma?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:30pm On May 27, 2007
hmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmm
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:23pm On May 27, 2007
hahahhahahahhhahahaha ndi iwe oku na disguise a na ewe
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:57pm On May 27, 2007
bribery and corruption is ripe in this forum


monshege:
hey onukwu can be a sign of endearment
it doesnt necessary mean "fool". a word means different things to different people,Ikomi take note
thats why i prefer igbo language, some words in igbo can't be translated properly to mean what they mean Ikomi
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:47pm On May 27, 2007
ikomi left the forum unhappy knowing the source of the "onukwu"
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:46pm On May 27, 2007
umu abia? a bu m nwa enugu ohh

Ynot:
Nna, ihe nkea di somehow but you should've told him na obu onye onu ya toro ogologo. I think you guys should apologies to him, especially nnenne.
that could've been worse (i mean lying to him) grin grin grin, but onye onu ya toro ogologo bu nnen nnen
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:25pm On May 27, 2007
nna weere ekene nke gi "ochi na nwata"
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:24pm On May 27, 2007
[s]hmmmm ynot! the worst bu na ikomi amaghi ihe bu onukwu grin grin[/s]
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:45pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
gi bu nweguani
agbala nwanya
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:43pm On May 27, 2007
me too, ka m ga wash my aru and God knows next
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:40pm On May 27, 2007
ikomi bu nweguani grin grin grin

nnenneigbo:
asusu a di too much.
ihe anyi nnenne
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:33pm On May 27, 2007
eeeyi nne adum no oyi tiyari jara, umu eguani agba oso?? nde ibe ha noo?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:27pm On May 27, 2007
Nnen Nnen idukwa oyi? nde ihe i na achoru okwu nka?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:24pm On May 27, 2007
nnenneigbo:
Romeo suoro nu m asusu gi o
kedu nke ichoro ka m suo? awusa, ofe mmanu, panya, Ngwo?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:22pm On May 27, 2007
ikomi so imaghi ihe bu onukwu? i bu kwa onye igbo nna? nnen nnen inacho okwu too much
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:19pm On May 27, 2007
ONUKWU is fool
SportsRe: F1 Zone: Formula One Racing by romeo(m): 2:17pm On May 27, 2007
i hope you guys are watching the race now? i am doing it and Alonso and Hamilton are showing their true colours to those REDS
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:09pm On May 27, 2007
Ndi oma ekene m unu ohh. kedu ka wikend unu di?
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:28pm On May 26, 2007
good nite to u
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:16pm On May 26, 2007
ehemmm anyi nwere something di ka fio fio ebe a n'akpo "lentejas" but much faster to cook, i don't know the oyibo name
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:09pm On May 26, 2007
nnenneigbo:
Romeo, i take that as a compliment, esirim ike too much lol
nwokenwanyi LOL lovely.
for u, i bu omeka nwayi, whine whine whine all the time. too sensitive, grow some balls baby
hahahhahahhaahahahahah hmmmmmmmm ndi ihe m na ewe iwe ya biko wegbuo ha
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:01pm On May 26, 2007
nnenneigbo:
as onye awusa, i'm sure na i na e bendikwa down anyu nke gi by the way
hissessssssssssssssssssssssss because na i bu half man half woman
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:58pm On May 26, 2007
monshege so na i bu nwanyi na bend anyu mamiri? tufiakwa
CultureRe: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:50pm On May 26, 2007
biko nu umu nna kedu ihe a na egosi nnen nnen??

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 115 116 117 118 119 120 121 122 123 (of 152 pages)