Uch12's Posts
Nairaland Forum › Uch12's Profile › Uch12's Posts
Ewooo ife chino bea anyi na ato mu nshaa.. Omalicha news na ututu a.. Will v an amazn day @ work 2day. And nke na e ya aga nnewi next week buzi nshha di na enu uto. Udo diri gi, dikwalu umu anambra nenne and ndi igbo nenee. |
Sincerenigerian nwanne Chino bea anyi. Ife unu n'adi e post abt Anambra anyi na ato mu Nsssha ewooo.. Biko unu jisikwa ike. Chukwu gozie unu, gozie kwa ndi Anambra nenee and ndi igbo anyi nenee. |
Chukwu ebeeyebe.. Ihe omime ka mu ji malu gi. Onye n' enoo egbe ma d bullets as well. Baba God, odum nke ebuo judah.. Nchancha mmiri n'awa edea. Ohhh u r matchless, incomparable, agbalusia ngene, ekulu ngene nwua. Soo so ngi nke otito mu ya agalu. |
Inshort Chino bea anyi. E ri sharp.. U 2 much biko. Always on point. |
hardbody: Honey don't burst a vein on this. It is only as real as a mirage, and exists only in the head of the OP.Hardie I know it not true but just d tot of it made me lose my mind for a lil bit. Some nigerian employers treat their staff wiv so much disrespect, u just won't believe it. D abuse is 2 much. Anyways hw u dey? |
Alagbakwa gi there, u use belt on ur employees. Chukwu gbukwa gi ma dat ur hopeless uncle dat employed a git like u as a manager. I hate ur type, hisssssss. |