New Igbo Catechism - Jokes Etc - Nairaland
Nairaland Forum › Entertainment › Jokes Etc › New Igbo Catechism (779 Views)
1 Reply
| New Igbo Catechism by Mrkumareze(op): 10:52am On Dec 15, 2017 |
*NEW IGBO CATECHISM* *Q. Onye kpulu gi?* A. Chukwu kpulu m. *Q. Maka gini ka Chikwu jiri kpuo gi?* A. Chukwu kpulu m ka m Mara ya, hu ya n'anya, fee ya n'uwa, ma binyere ya n'anuri ebebe n'uwa ozo. *Q. E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu, na onye Rochas kpulu?* A. Eyee! E nwere ihe di iche na onye Chukwu kpulu na onye Rochas kpulu ... makana onye Chukwu kpulu na eku ume ... mana, onye Rochas kpulu, anaghi eku ume �������� |
| Re: New Igbo Catechism by LivinaPatrick(f): 11:22am On Dec 15, 2017 |
Hahahaha chineke e,unu egbuolam final |
The House Of Laughter Comedy Jokes • Blossom Comedy – Smart Guys(episode 5) • Unbelievable!! Two Guys Fight Over A Girl, Must Watch